Ntuli aka nke Wikimedia Foundation/2022/Mkpọsa/ Email votu Board

This page is a translated version of the page Wikimedia Foundation elections/2022/Announcement/Board voter email and the translation is 100% complete.

Tụnye votu gị na ntuli aka Board of Trustees 2022

Ezigbo $aha njirimara,

Anyị na-akpọtụrụ gị ka ị bụ onye tozuru oke na ntuli aka 2022 maka Board of Trustees nke Wikimedia Foundation, nke malitere.

Wikimedia Foundation na-arụ ọrụ dị ka $ACTIVEPROJECT na ndị otu Board of Trustees na-eduzi ya, ịbụ òtù na-eme mkpebi nke Wikimedia Foundation. Mụtakwuo maka Board of Trustees.

N'afọ a ka a ga-eji votu obodo họrọ oche abụọ. Mmadụ isii sitere n'akụkụ ụwa niile na-azọ oche ndị a. Mụtakwuo maka ndị Candidates Board of Trustees 2022.

Nke a bụ ya mere a na-agwa gị na gburugburu ụwa 67,000 ndị otu obodo ka ịme ntuli aka. Ntuli aka malitere na 00:00 UTC Ọgọst 23 wee ruo 23:59 UTC Septemba 6. Iji votu, gaa na [$SERVER/wiki/Special:SecurePoll/vote/Wikimedia_Foundation_Board_Elections_2022 SecurePoll na $ACTIVEPROJECT].

Gụọ ozi ndị ọzọ gbasara ntuli aka a.


Binyere aka,

Usoro ngagharị na ọchịchị Ezitere ozi a n'aha kọmitii ntuli aka


E zigara gị ozi a ka i debanyere aha email gị na Wikimedia Foundation. Iji wepụ onwe gị na ọkwa ọkwa ntuli aka n'ọdịnihu, biko tinye aha njirimara gị na Wikimedia No Mail List.

Plain text version

Ezigbo $AHA NJIRIMARA,

Anyị na-akpọtụrụ gị ka ị bụ onye tozuru oke na ntuli aka 2022 maka Board of Trustees nke Wikimedia Foundation, nke malitere.

Wikimedia Foundation na-arụ ọrụ dị ka $ACTIVEPROJECT na ndị otu Board of Trustees na-eduzi ya, ịbụ òtù na-eme mkpebi nke Wikimedia Foundation. Mụtakwuo maka Board of Trustees:
<https://meta.wikimedia.org/wiki/Special:MyLanguage/Wikimedia_Foundation_Board_of_Trustees/Overview>

N'afọ a ka a ga-eji votu obodo họrọ oche abụọ. Mmadụ isii sitere n'akụkụ ụwa niile na-azọ oche ndị a. Mụtakwuo maka ndị ndi ndoro-ndoro ochichi nke ndị Board of Trustees 2022: <https://meta.wikimedia.org/wiki/Special:MyLanguage/Wikimedia_Foundation_elections/2022/Candidates>

Nke a bụ ya mere a na-agwa gị na gburugburu ụwa 67,000 ndị otu obodo ka ịme ntuli aka. Ntuli aka malitere na 00:00 UTC Ọgọst 23 wee were ruo 23:59 UTC Septemba 6. Iji mee ntuli aka, gaa na SecurePoll na $ACTIVEPROJECT <$SERVER/wiki/Special:SecurePoll/vote/Wikimedia_Foundation_Board_Elections_2022>

Gụkwuo ozi gbasara ntuli aka a: <https://meta.wikimedia.org/wiki/Special:MyLanguage/Wikimedia_Foundation_elections/2022>

Binyere aka

Usoro ngagharị na ọchịchị
E zigara ozi a n'aha kọmitii ntuli aka

E zigara gị ozi a ka i debanyere adreesị ozi-e gị na Wikimedia Foundation. Iji wepu onwe gị na ọkwa ntuli aka n'ọdịnihu, biko tinye aha njirimara gị na Wikimedia enweghị ndepụta ozi Mail
<https://meta.wikimedia.org/wiki/Wikimedia_nomail_list>.