Akwụkwọ ikike Ije anyị/Kọmitii Ndepụta

This page is a translated version of the page Movement Charter/Drafting Committee and the translation is 3% complete.
Outdated translations are marked like this.

Kọmitii Na-edepụta Akwụkwọ ikike Ije anyị nke bụ Movement Charter Drafting Committee ga-emepụta akwụkwọ ga-akwado Ngagharị Wikimedia n'ịrụkọ ọrụ na Strategic Direction. Ọrụ kọmitii a bụ idepụta Akwụkwọ ikike Ngagharị na-eso atụmatụ Mkpebi rụrụ eru”. Ọrụ a gụnyekwara nyocha na ndụmọdụ ndị obodo, ndị ọkachamara na ndị otu. Usoro ikpeazụ ga-emecha nweta nkwenye site na nkwado Ngagharị Wikimedia.

History

 
Movement Charter Drafting Committee at the Wikimedia Summit 2022.

E hiwere kọmitii a n'ụbọchị mbụ n'ọnwa Nọvemba puku afọ abụọ na iri abụọ na otu site na nchikota ntuli aka na ụzọ nhọrọ ndị ọzọ. A na-atụ anya na kọmitii a ga na-arụ ọrụ ruo mgbe a kwadoro Akwụkwọ ikike Ije anyị, nke amụma usoro iheomume ugbu a na ngwụcha puku afọ iri abụọ na iri abụo na atọ. Otu a gụnyere ndị otu iri na ise sitere na oru ngo, ndị mmekọ na ndị ntọala Wikimedia. Maka nkọwa ndị ọzọ, lelee Nhazi nke Kọmitii Ndepụta. Dịka nkwekọrịta mbụ siri dị, Ndị otu nwere ike ịnata ikike iji kwụchapụ ụgwọ nsonye. Ọ bụ US$Narị kwa ọnwa abụọ.

==Ndị otu==

Mmelite

In accordance to a prior agreement, the MCDC members may receive an allowance to offset participation costs. It is US$100 every two months.

Current members of the MCDC (in no particular order, click for more details):

Former members

Supporting staff

Foto

Aha

Contact

Iji kpọtụrụ kọmitii na-edepụta Akwụkwo ikike Ije anyị, biko jiri adreesị ozi-emailu a: movementcharter wikimedia.org