Atụmatụ/Usoro/ Ọmụma
Nkà a bụ ụdị dị mfe nke ndeputa atụmatụ (ndị bu: isi ihe pụta mgbanwe ma ọ bụ omume) agbakwu gere na Na Nkwunye Wikimedia 2030 atụmatụ ụsoro nke kwesịrị ekwesị mmalite sitere na ndepụta bu akụkụ nke Ntughari mmguputa atụmatụ ngaghari
Ndepụta
Nkè a bụ ndepụta nchịkọta nke atụmatụ nke pụtara ka ọ dị mfe ịhụ itughari asụsụ.Ị nwere ike na orụ aka na tebulu zuru ezu maka ndepụta izizi ma ọ bụ maka nkọ wa ndị ọzọ
Gbanwee ndekọ
- Octoba 2022 gbanwee:
- Akụkụ atọ nke atụmatụ a 9. itinye aka na obodo gburugburu imere ngwaahịa yana UX (nke nwere atụmatụ 9 ruo 11 ugbu a).
- Ebummuche gara aga 18. Akpughariri aha ntọala nke ọrụ obodo Special:MyLanguage/Movement Strategy/Initiatives/Healthy community atmosphere ka ọ na-egosiputa nke ọma ederede nke ntunye ahụ.
- Ihe mmalite 23. Kansụl mba uwa nwa ogeewepuru, n'ihi na anaghị eme ya ọzọ.A ka na-atụ anya na Movement Chatter ga-eguzobe Council of Global.
- Emezighariri mmalite nke ntunye ahụ Chọpụta isiokwu maka mmetụta ka ọ wee gosiputa nke ọma ọdịnaya nke nkwanye:
- Ihe mmalite 36A. Chọpụta mmetụta nke ọrụ Wikimedia na ọdịnaya ka akpọgharịrị aha ka ọ bụrụ 37. Chọpụta mmetụta nke ọrụ Wikimedia na ọdịnaya.
- Ihe mmalite 36B. Izihie ozi ka akpọghariri aha ka ọ bụrụ 38. Chọpụta ihe nlụpụta na ọgbatauhie nke ozi na ezighị ezi na na ozi ezijọrọ ezijọ.
- Ihe mmalite "36C. Imata isiokwu ndị nwere mmetụta"ichikota ya na "37. Chọpụta mmetụta nke ọrụ Wikimedia na ọdịnaya".
- Ihe mmalite "37A Ejikọta ndepụta isiokwu ndị nwere mmetụta dị elu 37. Chọpụta mmetụta nke ọrụ Wikimedia na ọdịnaya".
- Ntinye-uche 37B. Ịchịkọta oghere ndị dị na ọdịnaya ka ekewara ka ọ bụrụ: 39. Chịkọta oghere dị na ọdịnaya nwere mmetụta dị elu , ya na 40. Wulite ngabasi iji kwalite ọdịnaya nwere mmetụta dị elu n'ime obodo ndị a na-akọwapụtaghị ha nke ọma.