This page is a translated version of the page Hubs/Participate and the translation is 100% complete.
akụkọ ohuru maka ebe nchekwa (Nye aka!)


Ị nwere ike isonye na mkparịta ụka na hub maka ọkwa ụwa ma ọ bụ mee ihe iji mejuputa ọrụ hub na mpaghara ma ọ bụ mpaghara isiokwu. Maka nke ikpeazụ, lee anya na Special:MyLanguage/Hubs/Ongoing prolift of ongoing hub projects.

itinye n'ọrụ

Movement Strategy Implementation Grants na-akwado ndi Hubs ugbua site na ụzọ abụọ:

  1. Hubs ndị nnyocha: Nchepụta maka ọrụ nnyocha iji wepụ mkpa na ihe ndị dị mkpa nke ndị otu obodo iji chọta ụzọ kachasị mma iji rụkọọ ọrụ ọnụ. Ọrụ a na-enye aka na mkparịta ụka zuru ụwa ọnụ na-aga n'ihu na hubs.
  2. Ịtụ atụmatụ maka ógbè Hubs: Ọrụ nkea na-achọ ime ka mkparịta ụka na nkwekọrịta dị mfe n'ime obodo maka ọrụ hubs nke e nyochara tupu ya ma nwee oke akọwapụtara nke ọma

Ajụjụ ghere eghe

Mkparịtaụka banyere Hubs na ihu ugbua, nke n'eleba anya n'ajuju ndị a :

  • value: Gịnị bụ uru nke ịghọ ebe a na-anọ eme ihe n'elu ọnọdụ ehibere nke oma?
  • Lifecycle: Kedụ otú hubs siri malite? Kedu otu ha si 'kwalite' iji mee ka ha nwekwuo ihe onwunwe na ọrụ ndị ọzọ? Olee otú ha ga-esi 'wepụ' ma ọ bụ gbasaa ma ọ bụrụ na egosiri na ha adịghị arụ ọrụ?
  • Ọrụ ndị dị ala : Enwere obere ọrụ aghaghị ịrụ na Hub?
  • 'Odiwariche'  : A pụrụ inwe ihe karịrị otu ebe maka otú mpaghara ma ọ bụ isiokwu? Ọ bụrụ otú ahụ, ha na-asọ mpi maka ihe onwunwe dabere na arụmarụ?
  • ' Ekpuchitela'  : Ọ bụ iwu na ọrụ niile a na-akwụ ụgwọ na mpaghara ma ọ bụ isiokwu ga-agafe hub dị iche iche?
  • 'Nghọtahie nke ọchịchọ':Ndị otu kọmitii nwere ikikere ịbụ ndị na-eme mkpebi na mpaghara ha? Ọ bụrụ otú ahụ, kedụ otu ị ga-esi jikwaa COI? Ọ bụrụ na ọ bụghị, ndị ga-abụ ndị na-eme mkpebi na mpaghara dị iche iche?
  • Nkwado : Kedụ onye na akụziri ndi ga akuzi akuzi? Ònye na-ahụ na hubs nwere ndị ọkachamara itinye oké ha n'obodo ha?
  • ' ihe oruru' Ndị Hubs, ha nwere ikikere pụrụ iche ime ihe ọ bụla n' ebe obodo "" ana edudu di (nke dị n'etiti ógbè ma ọ bụ isi okwu)? Obodo ndị a na-eje ozi na-aghọrọ mmekọrịta na Hub ma ọ bụ a na-enye ha ọrụ na-akpaghị aka?
  • 'nhazi dị n' etiti Hubs ': Mgbe ọrụ na-agafe ọtụtụ ebe ndị a.