Wikimedia Foundation elections/2024/Shortlisting process/ig

This page is a translated version of the page Wikimedia Foundation elections/2024/Shortlisting process and the translation is 44% complete.

Na 2024, a ga-enwe oghere oche anọ . N'oge nke gara aga, enwere oghere anọ n'oche anọ, enwere ọnụ ọgụgụ dị ukwuu nke ndị na-eme ntuliaka ịtụle. Kọmitii ntuliaka na Board of Trustees kowapụtara na ndị na-adọ ndọrọ ndọrọ iri na abụọ ga-abụ nọmba dị mma maka ndị ntuliaka iji mee nyochaa. Ọ bụrụ na enwere ndị na-adọ ndọrọ ndọrọ karịrị iri ise tozuru etozu dịka Kọmitii ntuliaka si kwuo, Usoro nhọrọ ndepụta aha ga adị. Usoro a ga - ebipụta mmadụ iri na abụọ. Nke a ga-eso usoro nke ngalaba òtù. Ọ bụrụ na enwere ndị rụrụ iri na ise 15 ma ọ bụ belata, agaghị eme usoro nhọrọ ndepụta aha . Usoro ahụ ga-abụ ọtụtụ ọrụ nye ndị mmekọ naanị iji kpochapụ ndị na-adọ ndọrọ ndọrọ atọ ma ọ bụ obere maka ịtụ vootu Otu ngalaba.

Shortlisting protocol

Ọ bụrụ na enwere usoro ntinye aha, a ga-agbaso usoro a:

  • A ga-agwa ndị mmekọ ọ bụla ka ha wepụta 1 (otu) onye nnọchi anya ga-anọchi anya ha na usoro ndebanye aha. Onye nnọchi anya ahụ nwere ike ịbụ ebe kọntaktị ndabara maka Mgbakwunye ahụ ma ọ bụ onye ọ bụla ọzọ na-eme n'ikike na-anọchite anya Mgbakwunye. Ndị otu nkwado ahụ ga-ezigara ndị mmekọ niile ozi ka ha jụọ ha aha onye nnọchi anya ha.
  • Ndị nnọchi anya otú mmekọ ga-ahọrọ ihe ruru mmadu 12 (iri na abụọ) site na mkpebi Kọmitii ntuliaka na ndị na-adọ ndọrọ ndọrọ tozuru na nhiwe ntuliaka nke Kọmitii ntuliaka họpụtara. Mkpebi ha kwesịrị ịdabere na nkwekọ nke ndị na-adọ ndọrọ ndọrọ ntuliaka na ndị Bọọdụ ihe achọrọ na ihe ana-atụ anya n'aka ndị na- adọ ndọrọ ndọrọ ntuliaka.

The Elections Committee will send the survey link via email to the identified representative by June 2, 2024. The shortlisting process will run from June 3, 2024 at 00:01 UTC to June 28, 2024 at 23:59 UTC.

The survey will ask the following questions:

  • Name or username of the representative
  • Please select up to 12 candidates that your Affiliate decided to be most aligned with the Board’s requirements and desired criteria
    • Note: there will be a list of all the eligible candidates, and the affiliate representative will be able to select a maximum of 12 candidates; these candidates are not ranked
  • Please share documentation on the affiliate’s decision-making process to arrive at this selection
  • Comment (if there is anything else not covered by this form)

A ga-ekwupụta mpụtara nke usoro ntinye aha n'ụzọ akọwapụtara n'okpuru ebe a, iji dozie ntinye aka maka nghọta ọha na eze na echiche banyere mmetụta na-ezighị ezi nke ngalaba òtù.

  • Mgbe usoro ntinye aha gachara, ndị otu iri na abụọ nwetara ọnụ ọgụgụ kachasị elu nke votu ka kọmitii ntuliaka ga-ekwupụta, mana agaghị ekwupụta ọkwa ọnụ ọgụgụ ha nwetara n'ihu ọha.
  • Mgbe ntuliaka nke ngalaba òtù gasịrị, a ga-ekekọrịta data gbasara mmadụ ole ndị mmekọ sonyere na usoro ndebanye aha na ndị ha họpụtara maka ya n'ihu ọha.