Wikidata
Wikidata (www.wikidata.org,ederede Wikipedia) bụ oru ndị Wikimedia na achịkọba ma n'edozi nke amalitere n'afọ 2012 nke ebumnuche ya bụ nkepụta onyinye amamihe n'efu nke ihe gbasara ụwa nke mmadụ ma ọ bụ igwe ọrụ nwere ike idezi.Ọ ga ewepụta data n'asụsụ dum nke ọrụ Wikimedia ma nye ohere iji data mee ihe dị ka otu Wikimedia commons si enye ohere nye ọrụ foto ya.
It enables central management of interwiki links located in the sidebar, between projects' language versions and across projects covering given subjects, which was previously implemented through individual interwiki links at page bottoms.
Allen Institute for Artificial Intelligence [ai]2nyere Nkwado ego Mmalite mmepe mbụ nke ịnye onyinye.
ozi ndị ọzọ
Nke a bụ weebụsaịtị mmepụta.
- Wikidata test site
- Introduction –nke n'enye ntuziaka mmalite dị nfe nye ebumnuche mmepụta nke ndepụta gbasara ọrụ wikidata.
- FAQ –nke n'asa ụfọdụ n'ime ajụjụ a na-ajụkarị.
Development-nke n'enye ohere nkọwa nke mmepe ọrụ n'aganihu.
- Contribute –nke n'egosi etu iga esi nye aka.
- Glossary – ndepụta nke n'akọwa usoro ana eji emere ihe na wikidata tinyere nkọwa ha.
Impact on Wikipedia
We are working on three major things:
- Centralizing language links
- Providing a central place for infobox data for all Wikipedias
- Creating and updating list articles based on data in Wikidata
Status
Anyị na ezipu nchịkọta mmepụta ọrụ na wikidata naStatus updates
Size
Wikidata ka ọ dị ugbua bụ ọrụ Wikimedia kachasị, nke nwere ngalaba ọrụ arụpụtara dị nde iri itoolu.