Ihu peeji Wikipedia niile ndị chọrọ ihe nkiri foto 2023

This page is a translated version of the page Wikipedia Pages Wanting Photos 2023 and the translation is 19% complete.

Wikipedia Pages Wanting Photos 2023

Home Participating Communities Organizing Team Participate Results Resources FAQ

Wikipedia Pages Wanting Photos 2023 bụ àgbà nke anọ ya nke ihe omume n'ụdị otimkpu a na-eme kwa afọ kwa afọ ebe ndị odeakwụkwọ na ndị odezi akwụkwọ niile nọ na Wikipedia n'ụwa gbaa gburugburu nakwa ndị òtù Wikipedia ndị ọzọ niile dị iche iche na-etinye ihe nkiri gasị na edemede niile edere n'ihu peeji Wikipedia niile dị iche iche ndị na-enweghì ihe onyonyo ọbụla dị na ha. Nkea bụ ikwalite iji ìhè nkiri mgbasa ozi ọ́gbaraọ́hụ̀rụ ndị achịkọtara site na asọmmpi ísè ihe onyonyo dị iche iche nke emere na Wikipedia maọbu ihe omume igagharị seta ihe onyonyo dị iche iche ndị emekọbara n'òtù Wikimedia. Ihe onyonyo nkiri na-enye aka ịnwụchìkọ ma dọta uche onye na-agụ ihe karịa ihe odide n'elu ihe odide, kọwakwuokwa ihe, ma mee ka ndịnaya nke peeji ndi áhù niile nwee nghọta tọrọ àtö, ma bụrụkwa nke na-akpalite mmụọ ndị na-agụ ihe ịgụrụ gawa

Ihe nkiri foto dị puku n'elu puku n'ọnụ ọgụ ka atụkọtarala ọnụ site n'ọtụtụ ihe omume dị iche iche, ngagharị iseta foto nakwa asọmmpì dị iche iche dika Wiki Loves Monuments, Wiki Loves Africa, Wiki Loves Earth, Wiki Loves Forklores, dgz tinye na Wikimedia Commons. N'elu ya kwa, naanị ole na ole n'ime ihe nkiri foto ndịa ka etinyerela na ihe ederede dị iche iche nke Wikipedia. Taa, Wikimedia Commons nwere ihe nkiri foto ruru nnụ kwuru nnụ n'ọnụ ọgụ mànà naanị ole na ole n'ime ha ka ejirila tinye na ihe ederede dị iche iche nke Wikipedia. Ndịiche dị na ya dị ukwuu, ya ka ihe omume na-achọ ka omechilatatụ.

Òtù onye ọbụla ga-esi sonye n'ihe omume a

Tupu onye ọbụla esonye, ọ ga-adị mma na O buru ụ̀zọ gụọ ma ghọta ntuziaka na iwu niile na-achịkwa ihe omume a ndị edere n'okpuru nke a. Onye ọbụla na-esoghi ndụmọdụ na iwu ndia ka a ga-ewepụ n'ihe omume a.

  1. Leruo anya ma itozuru etozu iso n'ihe omume a. Iwu na ntụziaka so itozu etozu ka elenyegharịrịla anya ọzọ n'àgbà nke ewepụtara n'afọ a 2023, nke mere na onye nsonye ọbụla ga-enwerịrị akaụntụ Wikipedia nke nọrọla opekata mpe ótù afọ.
  2. Chọta ihe ederede Wikipedia kwesịrị ka O nwee ihe nkiri foto. E nwere ọtụtụ ụzọ dị iche iche a ga-esinwu mee nke a. Lekwa ụzọ mgbaso dị ole na ole ebe a
  3. Chọta ihe nkiri foto kwesịrị ekwesị na Commons. Chọọ ihe nkiri foto ahụ site n'iji isiokwu maọbu aha ngalaba kwesiri ekwesị. E nwere ọtụtụ ụzọ dị iche iche a ga-esinwu mee nke a. Hụrụ ihe ntụziaka ka a ga-esi tinyegharị foto. Lekwa ntụpenye azụ ndị ọzọ. Biko buru n'obi na isi ọrụ ihe nkiri foto ọbụla bụ ime ka onye ọbụla na-agụ ihe ghọtazuo n'ozuzu òkè ihe ahụ Ọ na-agụ site n'ịgosipụta kpọmkwem ụdịdị ndị mmadụ, ihe gasị, ihe omume gasị nakwa isi okwu ọmụmụ ihe dị iche iche ndị a na-ekwu maka ha na ederede ahụ. Akụkụ ihe nkiri foto ndị ahụ ndị kacha mkpa ga-edorịrị anya nke ọma, dịrị n'etítì. Ihe nkiri foto ndị ahụ ga-agbasarịrị maọbu ga-emetụtarịrị isiokwu maọbu ederede ahụ a na-ekwu maka ya, n'abụghị naanị iji ya achọ ihu peeji mma.
  4. On the article page, find a section where the image is relevant and helps the reader understand the subject. Click Edit and insert the image, and include a brief caption explaining what the image depicts in the article. Use the best quality images available. Poor-quality images—dark or blurry; showing the subject too small, hidden in clutter, or ambiguous; and so on—should not be used unless absolutely necessary. Think carefully about which images best illustrate the subject matter. You MUST provide an edit summary for all your edits, "Preview" and make any necessary changes. Include the hashtag #WPWP in the edit summary of all articles improved with images. Then click on "Publish changes". Please see: Guide on how to use WPWP Campaign Hashtags
  5. Please be mindful of the image syntax! If you are going to add images to the infoboxes in articles, the syntax is a lot easier — just the filename, so rather than [[File:Obamas at church on Inauguration Day 2013.jpg|thumb|The Obamas worship at [[African Methodist Episcopal Church]] in Washington, D.C., January 2013]] simply type The Obamas at church on Inauguration Day 2013.jpg.

Syntax of file names and captions

A boy closely observing a butterfly

Basic example (producing the image at right):
[[File:Cute boy face with butterfly.jpg|thumb|alt=Children are interested in nature.|A boy closely observing a butterfly]]

  • File:Cute boy face with butterfly.jpg The file (image) name must be exact (including capitalization, punctuation and spacing) and must include .jpg, .png or other extension. (Image: and File: work the same.) If Wikipedia and Wikimedia Commons both have an image with the specified name, the Wikipedia version is the one that will appear in the article.
  • thumb is required in most cases
  • alt=Children are interested in nature. Alt text is meant for those who cannot see the image; unlike the caption, it summarizes the image's visual information. It should comport with accessibility guidelines and should name notable events, people and things.
  • A boy closely observing a butterfly is a caption and it comes last. It gives more information on what the image is about.

See Extended image syntax on English Wikipedia for further features and options. If the image does not display after you have carefully checked the syntax, it may have been disallowed.

Campaign rules


Images must be used between July 1 to August 31, 2023.

There is no limit to the number of files one can use. There are, however, different categories of prizes. However, do not deface Wikipedia articles with photos. Only add a photo to an article that has no photo.

The image must be published under a free use license or as public domain.

Participation is only allowed for registered users. Registration can be on any Wikimedia project. Additional requirement applies to English Wikipedia only, where participants are required to have had an account for at least a year to be eligible.


Poor or very low-quality photos are generally not acceptable.


  1. The image caption and description must be clear and be suitable for the article.
  2. All image additions must include a caption that describes what the image is of.
  3. Images should be placed where relevant in the article.
  4. Do not add photos to articles in a language you do not speak fluently. Users who repeatedly add captionless images, irrelevant images, etc. may be disqualified.

Participants must include the hashtag #WPWP in the Edit summary of all articles improved with images in addition to a descriptive edit summary, for example "Improving with an image to infobox" #WPWP. Do not insert the hashtag (#WPWP) into an article. Please see: Guide on how to use WPWP Campaign Hashtags. This Guide also explains how to use a Community-specific hashtag.

Global Campaign timeline

  1. Start date: July 1, 2023.
  2. Deadline for entries: August 31, 2023
  3. Results announcement: October 10, 2023

International prize categories

  • Winning prizes for the top three users with the most Wikipedia articles improved with photos:
  1. 1st prize ― Plaque award & WPWP Souvenirs + Certificate
  2. 2nd prize ― Plaque award & WPWP Souvenirs + Certificate
  3. 3rd prize ― Plaque award & WPWP Souvenirs + Certificate
  • Winning prize for the user with the most Wikipedia articles improved with audios:
  1. Plaque award & WPWP Souvenirs + Certificate
  • Winning prize for the user with the most Wikipedia articles improved with videos:
  1. Plaque award & WPWP Souvenirs + Certificate