Wikimedia Foundation elections/2021/Apply to be a Candidate/ig

This page is a translated version of the page Wikimedia Foundation elections/2021/Apply to be a Candidate and the translation is 51% complete.
Outdated translations are marked like this.
Other languages:
Afrikaans • ‎Bahasa Indonesia • ‎Deutsch • ‎English • ‎Hausa • ‎Igbo • ‎Kreyòl ayisyen • ‎Tiếng Việt • ‎Türkçe • ‎català • ‎español • ‎français • ‎italiano • ‎polski • ‎português do Brasil • ‎русский • ‎українська • ‎العربية • ‎বাংলা • ‎中文 • ‎日本語
Wikimedia-logo black.svg
2021 Board Elections
Main Page
Call for Candidates
Candidates
Results
Discussions
FAQ
Questions
Organization
Documentation
This box: view · talk · edit

Daalụ maka ịme ihe dị mkpa iji kpọọ onwe gị dị ka onye nnọchi anya Onye anamachọ nke kọmịtịị nlekọta. Mezue ndebiri iji dozie onwe gị dị ka onye anamachọ nke kọmịtịị nlekọta n'afọ 2021.Nke a bụ atụmatụ ụdị ngwa edechara.

A nabatara ngwa n'etiti 00:00 9 Jụụn 2021 (UTC) na 23:59 29 Jụụn 2021 (UTC). Inwere ike ịgbanwe ngwa gị naanị ruo ụbọchị atọ mgbe i tinyere ya, ma ọ bụ site na njedebe nke oge nhoputa na 23:59 29 Jụụn 2021 (UTC). A nabatara Obere mkpoputa ma ọ bụ mmezi ntụgharị asụsụ na mpụga oge ndị a. (Lee ndetu banyere mmezi ntinye ndi a.)

akụrụngwa ndi anamachọ di iji nwere ndi anamachọ aka n'oge ntuli aka nke afọ 2021.Biko gbanu mbọ jụọ ndi kọmịtịị nhazi ntuli aka maka ozi ndi ọzọ.

How to submit your candidacy

  1. Enter your name in the field below and click on the button
  2. Fill all the requested informations and publish the page
  3. Add your candidate page: to the candidates list



Ajuju Ndi Obodo Banyere Ndi Anamachọ

Site na 9 Jụụn rụọ 29 Jụụn 2021, ndi otu Wikimedia nwere ike tinye ajuju site na peeji a nye ndi anamachọ maka kọmịtịị nke nlekọta.i nwere ike ịjụ ajụjụ gị n'asụsụ ọ bụla; Kọmitii Ntuli Aka ga-agba mbọ ịsụgharị ya.

Na mgbakwunye na ịnye ajụjụ, ị nwekwara ike ịkwado ma ọ bụ kwuo maka ajụjụ ndị ọzọ zitere.

Na 30 Jụụn 2021, Kọmitii Ntuli aka ga-achịkọta ajụjụ maka ndị anamachọ iji zaa ajụjụ site n'mbido 30 jụụn.

A na-eji usoro a iji mee ka usoro a nwee ike ịnweta ma nwee ike ijikwa maka ndị anamachọ, ndị ntụgharị okwu, Kọmitii Ntuli Aka, na ndị ntuli aka.Anyị na-arịọ ka ndị mmadụ na-asọpụrụ oge nke ndị niile o metụtara na biko ejila peeji ajụjụ iji jikọta peeji ndị ọzọ nwere ọtụtụ ajụjụ, ma ọ bụ kpọtụrụ ndị anamachọ na peeji okwụ ha ma ọ bụ site na email ha. Daalụ n'ọdịnihu maka nkwanye ùgwù na nruweisi gị.

Ndi Anamachọ

Biko ụnụ azakwala ajụjụ tụpụ ndi kọmịtịị nke ntuli aka ezite nchikọta ndepụta na 30 jụụn afọ 2021

A na-atụ aro ka azịza nye ajụjụ hapụ gafere ihe dịka otụ nde na pụkụ isii maka ajụjụ ọ bụla (ọ bụghị ịgụ oghere).Biko ejikọla peeji ndi bụụ aziza gbatiri agbati, n'agbanye na njikọ ndi di mkpa ka ana eji maka nkọwa dimma.N'ihi ọnụọgụ ndị ntuli aka na ndị anamachọ, nke a dị mkpa iji mee ka peeji ndị a nwee ike ịgụ, na-enye nkọwa ma baa uru maka ndị ntuli aka.

Ajụjụ Enyerele

Biko tinye ajụjụ gị n'okpuru. Ajuju gi nwere ike ibu asusu obula.

  1. Kedụ ihe ndị anamachọ na-eche gbasara iwelite ọnụọgụ ndị ọrụ afọ ofufo na ọrụ Wikimedia Foundation na otu esi eme ya?
  2. Ebee ka ị chọrọ n'onwe gị ịhụ kọmịtịị na njikọ ndị ọzọ nke Wikiverse (obodo, mmekọ, etc) n'ọdịnihu (cf. e.g.Gbaa mbọ hụ na ikpe ziri ezi na ịme mkpebi)?
  3. Kedụ ka ndị anamachọ ga-esi jikọọ ndi obodo oge ha batara n'kọmịtịị?
  4. Kọwaa echiche gị banyere nghọta na nkwukọrịta.
  5. Kedụ ihe bụ ebụm na uche gị gbasara obodo Wikimedia na-apụta?
  6. Gịnị mere i ji chee na ị ga-abụ ezigbo onye anamachọ maka oche kọmịtịị?
  7. Onwere njikọ dị n'etiti ndị ọkachamara gị ma ọ bụ ihe gbasara ego gị na ndị kọmịtịị? Ọ bụrụ otu a, biko kọwaa otu ị ga - esi hụ na nke a anaghị egbochi.
  8. How should the Foundation treat foundation-run projects that incur a high amount of on-wiki opposition?
  9. Do you believe that there are limits to the scope of the Wikimedia Foundation, and if so, what are those limits?
  10. How do you envision wikis shaping the future of the internet, and how can the Wikimedia Foundation support wiki communities in order to make that vision a reality?
  11. How can we engage more experts (researchers, academia, practitioners) to join our movement?
  12. What is your opinion on the claim of autonomy by the different Wikipedia communities and the attempts that Wikimedia wants to regulate a lot now centrally?
  13. What is your opinion on the rebranding from Wikimedia to Wikipedia, which is blurring the difference?
  14. Do you feel the current structure of rules and processes of Wikipedia effectively prevents bias? As a community leader, what, if anything, do you think could be done to improve combatting bias?
  15. What do you think about the growing questioning that Wikimedia projects have globally and what would you do about it?
  16. There are several movement out there (especially that is founded by expert community) that have the same exact vision as we are (disseminating free knowledge on the Internet). But they decided to make their own platform (or using other platform) other than Wikipedia to reach their vision. What's your opinion about this? Should we try to "integrate" them to join Wikimedia, or just let them have their own independence.
  17. What are your thoughts on how the Wikimedia Foundation should engage more effectively with the Global South WikiCommunities in the near future (next 2 to 3 years)?
  18. Should the Wikimedia Projects be more involved with the UN Decade of Action (for Sustainable Development Goals, Paris Agreement, Biodiversity Convention Targets, etc...)? And what intermediary role can or should the Wikimedia Foundation play in this regard?
  19. What are your thoughts on the future of WikiSpecies, WikiNews, Wikiversity and other smaller Wikiprojects? And how can the Wikimedia Foundation support them?
  20. Do you have any specific goals or outcomes you want to achieve during your tenure as a board member?
  21. What does diversity in the Wikimedia Community mean to you? And do you have a plan on how can it be tangibly or quantifiably be achieved? (Example: Reduction in Data Gaps)
  22. There has been a steady growth of Wikimedia Foundation expenses over the years. What are your thoughts on this matter? Should there be 5 year caps on spending?
  23. Ajuju gi ebe a.



Ndepụta nke Ajụjụ achikọtara

Na 30 Jụụn 2021, Kọmitii Ntuli aka ga-achịkọta ajụjụ maka ndị anamachọ iji zaa ajụjụ site n'mbido 30 jụụn.