Ntuliaka Wikimedia Foundation / 2024 / ọkwa / Nlebanya na nchịkọta iwu

This page is a translated version of the page Wikimedia Foundation elections/2024/Announcement/Rules package review - short and the translation is 100% complete.

Nnyochaa na nkọwa nke nchịkọba iwu nhọpụta Board of Trustees Wikimedia Foundation nke 2024

Inwere ike ịhụ ibe ozi a ka atugharịrị na asụsụ ndị ọzọ na Meta-wiki.
mmadụ niile, 

Biko nyochaa ma nye ntunye okwu gbasara nchịkọba iwu nhọrọ Board of Trustees nke Wikimedia Foundation site ugbu a ruo 29 Ọktoba 2023. Usoro iwu nhọrọ dabeere na nsụgharị ochie nke Kọmitii Ntuli aka ma a ga-eji ya na nhọrọ Board of Trustees nke 2024 . Inye ntunye okwu gị ugbu a ga-enyere ha aka ịnye usoro nhọrọ bọọdụ dị mfe, ma ka mma. gukwuo Ndị ọzọ na ibe Meta-wiki.

Nke kacha mma

Katie Chan
Onye isi oche nke Kọmitii ntuliaka