Ntuliaka Wikimedia Foundation/2024/Ndị ndọrọ ndọrọ ọchịchị/Maciej Artur Nadzikiewicz

This page is a translated version of the page Wikimedia Foundation elections/2024/Candidates/Maciej Artur Nadzikiewicz and the translation is 100% complete.

Maciej Artur Nadzikiewicz (Nadzik)

Nadzik (talk meta edits global user summary CA  AE)

Ihe gbasara ndi na adọ ndọrọ ndọrọ ọchichi
Mụ na ndị otu ahụ n'oge emume inyefe Wikimania
  • Ihe gbasara mmadụ:
  • Ihe ndepụta:
    • Mgbe obanyere otu ndi Wikimedia: 2016
    • Wiki nke ọ na akpa ike: plwiki, enwiki, Commons, obere wikis site na Otu nlekọta ndị obere Wiki
Ngụkọta okwu maka ime ndeba (ajụjụ achọrọ + ajụjụ nhọrọ) bụ 1000 (otu puku) okwu
Ajụjụ ndị aga-azarịrị achọrọ
Gịnị mere ị ji achọ isonye na Board of Trustees nke Wikimedia Foundation ? Gịnị ka ị ga-enye aka mee? Gịnị ka ị ga-achọ ịmụtakwu banyere? Ndị na-agụ Wikipedia na-eto n'agafe ọnụọgụ ndị ojiji ịntanetị; ọnu ọgụgụ ndị ndezi anaghị eto eto. Ngwa GenAI na-eweghara ịntanetị, ebe Wikipedia ka nọ na oge Weebụ 2.0. Anyị kwesịrị ilekwasị anya ka ntuziaka atụmatụ Wikimedia 2030 anyị ghara ịgbanwe "N'afọ 2030, Wikimedia ga aka bụrụ ihe dị mkpa".

Ana m achọ isonye na otu Board of Trustees n'ihi na:

Anam eweta echichem nke ọgbọ dijitalụ mbụ, nnukwu ahụmịhe ọchịchị Wikimedia, na nkwenye iji soro ndị niile chọrọ ịkwalite ọrụ Wikimedia rụkọọ ọrụ.

Biko kọwaa ahụmịhe Wikimedia gị (dị ka ntunye imeerela n'ọrụ Wikimedia, nsonye n'Otu Wikimedia ma ọ bụ ndị mmekọ, ihe omume dị ka onye na-ahazi na Wikimedia, ma ọ bụ isonye na nzukọ ndị mmekọ Njem Wikimedia). kemgbe 2022 - Onye otu Board na odeakwụkwọ - Wikimedia Europe, otu mba ụwa nke mmekọ/otu Europe iri abụọ na asaa (“họọbụ”)

2020-2023' - Board Ọchịchị - Wikimedia Poland

Site n'echiche gị, gịnị ka Wikimedia Foundation kwesịrị ibute ụzọ n'ime afọ ise ruo iri na-abịanụ, ma gịnị mere iji hụ ndị a dị ka ihe ndị kachasị mkpa? Ihe ize ndụ nke iwu na usoro iwu - Mgbanwe iwu na omume gọọmentị dị ize ndụ nwere ike mechie Wikipedia na nkeji. Iji chebe ọrụ anyị, Njem Wikimedia ga-abawanye wikipedia/atụmatụ iwu ọhaneze ya.

Ụgwọ nka na ụzụ na-eto eto - Ọtụtụ narị ndị ọrụ na ndị ọrụ afọ ofufo na-arụ ọrụ na teknụzụ anyị. Ọtụtụ puku ahịrị sọftụwia anaghị arụ ọrụ na-etinye ọrụ ha n'ihe egwu. A na-achọ nnyocha zuru oke na ihe ndị ọhụrụ dị mkpa iji hụ na ndị ọrụ anyị na-anọgide na-enweghị mgbagwoju anya yana na ebe nrụọrụ weebụ anyị nwere ike ịnabata ndị na-agụ akwụkwọ anyị na ụzọ mgbanwe ha na-esi na-eji ihe ọmụma.

Optional questions - Professional Experience, Skills and Education
Please describe your experience with governing bodies of organizations (nonprofit or for-profit), mentioning the scope of your responsibilities, as well as the complexity of the organization (in terms of scale of operations, budget, number of people involved, or other meaningful measures) and the size of the board or body. 2020-2023 - Enyere ndekọ usoro atọ (I, [https:/ /senat.uw.edu.pl/wp-content/uploads/2020/12/Protokol-nr-2.pdf II] & 02/protokol-nr-16.pdf III) na Mahadum nke Warsaw Spatial Development Committee , na-ahụ maka mmepe ezigbo ụlọ na mahadum Poland na CEE (ụmụ akwụkwọ 40k+; mmefu ego $ 500+; ~ 505 mi² ezigbo ala na ụlọ)

2020-2023' - eduzi ma dụọ Wikimedia Poland ọdụ n'oge uto dị ike (site na 3,5 FTE ruo ndị ọrụiri na otu kachasị na ọnwa iri abụọ na anọ) yana mgbanwe ọchịchị. duruziri imepụta mmefu ego yana atụmatụ kwa afọ ($500k+) maka 2021 na 2022.

Kemgbe 2022 - sonyere na na-eke Wikimedia Europe. Ahọpụtara ya na bọọdụ mbụ ya.

Please describe your professional career experience. Kemgbe 2023, abụrụlam ọkachamara na Working Group on AI, IoT, and Disruptive Teknụzụ na Digital Affairs Ministry ('AI, Human Rights and Democracy otu).

Abụ m Onye ode akwụkwọ izizi nke nkọwa na echiche ọha na eze Wikimedia na Poland; na-emetụta ọdịdị nke amụma na ngụpụta nke kọmitii nzuko omeiwu na ministri."

Site na 2020 ruo 2022, arụrụm ọrụ na Wikimedia Foundation na otu Movement Strategy. Achịkọtara m ntụgharị uche plwiki kasịnụ na akụkọ ntolite, a kwadoro usoro UCOC ( Phase II, Enforcement) , wee rụọ ọrụ na ntuliaka 2021 na 2022 BoT. A haziri Arụmụka onye ntuli aka kacha ukwuu nke ntuli aka BoT (nke ihe karịrị mmadụ 90 bịara). Emekwaram mkparịta ụka atụmatụ Kwa afọ na obodo CEE (gụnyere nke ihu na ihu).

A: *rụrụm ọrụ na otu CEE, mgbe ụfọdụ dị ka onye ọrụ WMF mbụ gwara ha okwu. * e jikọtakwaram ma mepụta usoro na ọtụtụ ìgwè na ngalaba na WMF, ndị mmekọ na NGO agụmakwụkwọ na ọdịbendị na Poland, nke na-enyem nkọwa zuru oke banyere ọdịbendị otu.

N'ụlọ akwụkwọ sekọndrị, eguzobere ma na-achịkwa Ludwik Rajchman Foundation, mgbe ahụ nnukwu NGO na-elekọta ndị ntorobịa na Poland na onye nhazi nke nzukọ ndị ntorobịa kachasị ukwuu na CEE, lekwasịrị anya na ọrụ ndị na-eto eto (2400+ ndị na-erite uru, est. 2,5mln USD na uru mmekọrịta mmadụ na ibe ya). N'ihi nke a, e nyerem ọkwa dị elu Forbes 25 Under 25.

Please briefly describe 3 situations that show how you tackled, or advised others on, a complex problem in an organization. How did you work with others to address the situations? N'afọ 2022, eduzirim ọchụchọ maka onye isi oche Wikimedia Poland, nke jikọtara ya na ndị isi ọrụ na mgbanwe ọchịchị (nhọpụta bọọdụ; atụmatụ nhazi emelitere). Anọgiderem na-arụsi ọrụ ike ruo ọtụtụ ọnwa ọzọ ruo mgbe o kwụsịrị.
Please describe your educational background, including degrees, certificates, and courses of study finished, and their relevance to board work. BA' njikwa nke ikike mmekọrịta mmadụ - Mahadum Warsaw, PL

MSc' Mmetụta azụmahịa na mmekọrịta ọha na eze - Universiteit Utrecht, NL - "Nke na-aga n'ihu, agam agụsị akwụkwọ na 2024"

ihem m gụrụ:

Please add any relevant links describing your professional background, experience, profile (such as LinkedIn, staff page, etc.). Maciej Artur Nadzikiewicz on LinkedIn

Maciej Artur Nadzikiewicz (Q97597789)

Optional questions - Leadership Experience
Please describe ways in which you have helped to form a bridge between multiple communities (such as by working on projects outside your home wiki, or working on a collaboration between multiple affiliates). Abụ m onye ndu nhazi Wikimania 2024. Kemgbe mmalite, echere m ihe omume a na-egosipụta nkwado CEE. Enwere m obi ụtọ iduzi otu 80+ otu sitere na mba iri abụọ ndị na-emekọ ọnụ iji mee mmemme na mmemme kacha mma maka ngalaba otu anyị gasị.

Dịka Ka Anyị Jikọọ otu, A duziri na ahazikwa ya. Ụlọ ọgwụ mmụta mba ụwa nke kpọkọtara ndị ọrụ afọ ofufo sitere n'ọtụtụ iri obodo/mmekọrịta.

Can you describe a policy, on wiki or off, that you helped to create or change? What did you learn from this experience? * A họpụtara ya ka ọ bụrụ onye isi nke kọmitii ide Iwu nke Mahadum Warsaw. N'ime ọnwa isii, anyị mepụtara akwụkwọ nke, ruo taa, na-egbochi ụmụ akwụkwọ 40k ma ghọọ nduzi maka mahadum ndị ọzọ nke CEE. Ọ bụ nakweere na 2021 na 2023.
How have you been able to empower people to make their voices heard? * A kwadoro m ndị obodo Wikimedia pere mpe na ndị a na-akpagbu n'akụkọ ihe mere eme na mbọ ha na-eme ka ha nweta ego ọrụ njem a (dịka iji Onyinye MSIG).
  • Atụgharịla m ọtụtụ narị nkeji ederede na Meta/Translatewiki iji hụ na nghọta zuru ụwa ọnụ na ihe gbasara atụmatụ maka obodo m. N'oge Universal Code of conduct consultation, enwetara m ọnụ ọgụgụ ndị ọrụ ndekọ aha, gụnyere ọtụtụ LGBT+ na ndị na-abụghị nwoke.
  • E debere m ikike njirimara onwe onye na UW Code of Conduct (§9-10) . Ana m ele nke a anya dị ka ihe dị egwu, n'ihi ụzọ e si amata njirimara nwoke na nwanyị na nnọchiaha n'etiti ndị Poland n'oge ahụ.
Sometimes in professional situations, there are personality conflicts. Explain how you remain productive even with personality conflicts. Dị ka onye otu Kọmitii Ịdọ Aka ná Ntị nke Mahadum Warsaw (term 2020-2024), abụghị m onye ọbịa na ihe gbasara esemokwu mmadụ. Ịkwekọrịtaghị n'otu obodo dị mma ma ọ bụrụhaala na ọ na-eduga na nsonaazụ na-arụpụta ihe.

Agụcharam ọzụzụ nke ndị ogbugbo na Polish Mediation Center, nke m dị njikere iji mee ihe n'ọnọdụ siri ike.

Optional questions - Strategic Thinking
Where do you see the need for greater diversity in the Wikimedia Foundation Board of Trustees or within the movement? What steps would you take to improve diversity on the Board or within the movement? What steps would you recommend the Board take to improve diversity? E tolitere dị ka omnye n'edịna nwoken'otu obere obodo na Poland. Ọ bụ ezie na mpaghara ala na Europe, Poland dị nnọọ iche na West. Ọ bụ obodo kacha nwee mmekọ nwoke na nwanyị na EU. N'oge m na-eto eto, ala nna m ekwupụtala nkwado ⅓ nke obodo a na Mpaghara enweghị LGBT. Esolam n’ememme Nganga nke ndị Neo-Nazis zutere, nke na-amunye taya ọkụ ma ọ bụ ịtụ okwute.

Ejim oge ntorobịam hụ -mana-okwu-anọgide/ịkwasa nnwere onwe mgbasa ozi na ụlọ ọrụ ochichi onye kwuo uche na obodo m. Ahụmahụ nke ibi na mba na-esiwanye ike ọchịchị bụ ihe dị oke mkpa maka njem zuru ụwa ọnụ na-akwado ihe ọmụma mepere emepe. N'agbanyeghị nke ahụ, ọtụtụ ndị nlekọta na-abịa site na ọchịchị onye kwuo uche ya nke ọma na-enwe naanị nghọta echiche gbasara nyocha na mmegbu.

Verification Identity verification performed by Wikimedia Foundation staff and eligibility verification performed by the Elections Committee
Eligibility: Verified
Verified by: KTC (talk) 20:03, 3 June 2024 (UTC)[reply]
Identification: Verified
Verified by: – NahidSultan (WMF) (talk) 09:49, 31 May 2024 (UTC)[reply]