Ntuli aka nke Wikimedia Foundation / 2022/ Nkwupụta / Oge ntuli aka obodo nke 2022 emeghewo ugbu a.

Oge ntuli aka obodo 2022 nke Board of Trustees emeghela ugbu a

Ị nwere ike ịchọta ozi a ka a tụgharịrị n'asụsụ ndị ọzọ na Meta-wiki.

Ndewo onye ọ bụla,

Oge ịtụ vootu obodo maka 2022 Board of Trustees emeghela ugbu a. Nke a bụ njikọ na-enye aka iji nweta ozi ma ọ bụrụ n'ịchọrọ ituli aka:

Ọ bụrụ na ị dịla njikere ịtụ vootu, ị nwere ike ịga na SecurePoll peeji ịtụ vootu maka ịtụ vootu ugbu a. Ị nwere ike ịtụ vootu site na Ọgọst 23 na 00:00 UTC ruo Septemba 6 na 23:59 UTC. Iji hụ maka ntozu ntuli aka gị, biko gaa na ibe ntozu ndị ntuli aka.

Kachasị mma,

Movement Strategy na Governance

Ezitere ozi a n'aha ndị otu Bọọdụ Selection Task Force na Kọmitii Ntuli aka