This page is a translated version of the page Vision and the translation is 80% complete.

"Nkwupụta ọhụụ" nke Wikimedia Foundation na-akọwa nrọ anyị, olile anya na ọchịchọ anyị; echiche anyị kachasị dị egwu nke nzukọ na obodo anyị - afọ 20, 50, 100 site na taa. Ọ kwụ n'ụzọ dị iche na nkwupụta ozi, nke chọrọ ka ọ bụrụ nkọwa ziri ezi karịa ọnọdụ ọ dị. Nkwupụta ọhụụ anyị ugbu a bụ:

Cheedị echiche banyere ụwa nke mmadụ ọ bụla nwere ike kekọrịta n'efu na nchikota ihe ọmụma niile. Nke ahụ bụ nkwa anyị.

Ekwesịrị ịme atụmatụ ịgbanwe nkwupụta ahụ na Vision/Unstable na a ga-enyocha atụmatụ niile ma ọ dịkarịa ala kwa afọ.


See also bylaws, mission and our values.