Movement Charter/Drafting Committee/Elections/Results/Announcement/ig

This page is a translated version of the page Movement Charter/Drafting Committee/Elections/Results/Announcement and the translation is 100% complete.

Zute ndị otu kọmitii na-edepụta Charter ọhụrụ

Nhọpụta na usoro nhọpụta nke òtù na edeputa Movement Charter ezugo oke.

Kọmiti a ga-ezukọ n'oge na-adịghị anya ịmalite ọrụ ya. Kọmiti a nwere ike ịhọpụta ihe ruru mmadụ atọ ọzọ iji dozie ọdịiche dị iche iche na oghere nka.

Ọ bụrụ na ị nwere mmasị itinye aka na usoro nhazi Movement Charter, soro mmelite on Meta wee sonye na Telegram otu.

Site na ekele ndị otu Movement Strategy and Governance