Ogbe /Nke n'aga n'ihu

This page is a translated version of the page Hubs/Ongoing and the translation is 88% complete.
Outdated translations are marked like this.
akụkọ ohuru maka ebe nchekwa (Nye aka!)


Peeji a nwere ndepụta nke mkparịta ụka na-aga n'ihu, nnyocha ma ọ bụ atụmatụ metụtara hubs.

Ọnọdụ

Ndepụta dị na peeji a na-agbalị si ike ịkọwa ọnọdụ siri ike nke ebe ọ bụla. Ọ bụrụ na ị chere na ọnọdụ maka otu ogbe ezighị ezi, I nwere ike idezi ya. Nke a bụ nkọwa ha na-atụ aro:

  • 'nnyocha': E nwere onye ọ bụla ma ọ bụ otu na-eme nnyocha ma ọ bụ mkparịta ụka banyere echiche maka ebe. E nwere egwu a raara nye maka ọkwa a.
  • 'Nhazi /Mkparịta ụka'  : A na-akọwa echiche hub nke ọma site na nkwadebe gara aga, ndị na-eduga mmadụ ma ọ bụ otu amalitela mkparịta ụka iji kpebie nzọụkwụ ndị ọzọ. Atụmatụ na mkparịta ụka na-agbakọta, ebe ọ bụ na ọtụtụ atụmatụ nwere ike ịchọ mkparịta ụka ọha na eze. E nwere usoro emebere maka ihazi nsunye ịrịọta ego enyemaka, akwadere ya maka oge a.
  • 'ọkwukwu'  : E nwere ngwa ngwa ọrụ tinyere Hub na agba mbọ n' ụsoro anwapụtara nke ọma.
  • 'Nrụpụta ọrụ' :Usoro pụrụ iche a haziri nke ọma iji hibe ọgbakọ nkea.

Ọrụ hub n'aga n'ihu

Udi Ókè Usoro na adịghị ọ fere Ọnọdụ Nkọwa zuru okè
Ogbe Central na Eastern Europe (CEE)Ebe etiti na Ebe Ọwụwa Anyanwụ Europe Mmejuputa Central and Eastern Europe Hub research Ọ bụ WM-PL na Movement Strategy nyere ego maka nyocha nke Central na Eastern Europe. A pilot grant

A kwadoro onyinye mkpa lite nke Wikimedia CEE Hub/Grant proposal 2022–23. Ogbe ahụ goro onye nhazi CEE Hub ma na-etinye n'ọrụ afọ mbụ nke ọrụ ahụ malitere na Disemba 1st 2022.

Ogbe & Isiokwu EA Regional and Thematic Hub (EARTH)   Nhazi The East Africa Regional and Thematic Hub (EARTH) na-achọ ijikọ obodo Wiki na mpaghara East Africa ma ga-ekpuchi mpaghara dị iche iche dị ka ndị otu si mata. E nwere ụfọdụ ọrụ mmalite nke na-eme dị ka akụkụ nke mmekorita n'etiti obodo wiki ndị a sitere na mba ndị a, n' agbanyeghị ọtụtụ mkparịta ụka ka na-aga n'ihu nke na-achọ ịmalite nyocha iji ghọtakwuo mkpa obodo gburugburu mpaghara a. Ka ọ dị ugbu a, mba di isii na-etinye aka na mpaghara a dabere na mpaghara mba dị isii, bụ nke gụnyere (Tanzania, Kenya, Uganda, Rwanda, Burundi, Congo, na South Sudan); Otú ọ dị, e nwekwara mba ndị ọzọ gbara agbata obi na-arụkọ ọrụ na mpaghara ndị a nke East Africa Wiki nke anyị na-atụ anya na ha ga-abụ akụkụ nke ebe a, ndị a bụ (Ethiopia, Somalia, Zambia, na Botswana).
Ogbe Hub nke ọwụwa anyanwụ, ndịda ọwụwa anyanwụ Eshia na ndi pacific   Mkparịtaụka Ehibere ESEAP na afọ puku abụọ na iri na anọ , obodo ESEAP anọwo na-agbakọta ọnụ mgbe niile iji kwurịta, kwalite, ma na-anọchite anya mkpa nke Obodo na mpaghara nke ụwa. ESEAP nwere nzukọ mbụ ya na afọ puku abụọ na iri na asatọ, ma bụrụ ebe mbụ dị ka nzukọ na-inabata Wikimania nke afọ puku abụọ na iri abụọ.
Nhazi nke 2022 ESEAP Conference na mba Sydney tinyere Wikimedia nke mba Australia na ndị kpọrọ ọbịa nke Wikimania 2023 na mba Singapore.
Ogbe Europe Mmejuputa Mgbanwe nke European Union nke Knowledge Advocacy Group mgbe afọ iri nke imekọta ihe ọnụ gara nke ọma gasịrị. Wikimedia Europe bụ otu nzukọ nke sitere na ndị mmekọ iri abụọ na asaa nke Europe. Ndebanye aha nke AISBL (L'association internationale sans but lucratif ma ọ bụ International Non-profit Association) nọ na nchere na Belgium.
Ogbe North America ma ọ bụ United States   Nchọcha A na-arụ ọrụ nyocha nke North American Hub Project iji chọpụta ohere ma kọọ akụkọ n'ihu ọha na ngwụcha afọ puku abụọ na iri abụọ na atọ . Nkwurịta okwu a na-aga n'ihu ruo ọtụtụ afọ na WikiConference North America. Lee NARWHAL.
Asụsụ Ógbè ndị na-asụ Arabic   Nchọcha Middle East and North Africa Hub research bụ nke anakwa gidere n' ụzọ ego site na aka Movement Strategy Grants
Asụsụ & Isiokwu Mba Ụwa Ndi n'asụsụ Bengali (Bangla Wikimaitree)   Mmejuputa Bangla WikiMaitree buu n'uche ịbụ mmekọrịta na mmekọrịta asụsụ na netwọk mmekọrịta n'etiti obodo Wikimedia, ndị mmekọ na ndị otu na-abụghị nke omenala nke nwere njirimara ọdịbendị Bengali, ihe nketa na / ma ọ bụ ikwu okwu n'asụsụ Bengali.
Asụsụ Mba Ụwa n'asụsụ French (WikiFranca)   Mmejuputa Usoro ọchịchị nke dị n'ebe ahụ. A ga-emepụta usoro ego na afọ puku abụọ na iri abụọ na abụọ (komiti na-enye onyinye nke mba ụwa, mmefu ego, wdg). E nwere peeji nke statutes 2021-22 Strategy na nke governance charter.
Asụsụ Npaghara nke n'asụ asụsụ Portuguese   Nchọcha wmbr:Processo estratégico Wiki Movimento Brasil 2022/Movimento Estratégico Wikimedia 2030/Pesquisa na Lusofonia/Relatório de pesquisa oru ngo nyocha na ikpe ziri ezi na Wikimedia na-asụ Portuguese, gụnyere echiche n'ozuzu nke iche pụta echiche banyere Lusophone Hub, bụ onyinye nke Movement Strategy kwadoro.
Asụsụ Npaghara nke n'asụ asụsụ Spanish   Mkparịtaụka Ụmụnna nkea emeela ụlọ ọrụ ya nke mbụfirst workshop iji kwurịta ihe ga-eme n'ọdịnihu, a na-atụle na agenwe echeputa echiche enyemaka nke nnyocha.
Isiokwu Odide nke njikọ   Mkparịtaụka Nnyocha amalitela na afọ puku abụọ na iri abụọ na otu na mpaghara isii dị iche iche, ebe etiti n'ọdịnihu nwere ike ịdị irè: nke (mbụ) Nnyocha na ịghọta mkpa nke ụmụnna Wikimedia, (abụọ ) ịmalite Helpdesk iji kwado ndị ọrụ afọ ofufo na ndị mmekọ aka na oge ndị ọrụ, (atọ ) inye ma kwado iwulite ikike, (anọ) ịkwado nhazi na imekọ ihe ọnụ gburugburu mmekọrịta mba ụwa (n'ime mmụọ nke otu esi ahazi WikiGap), (ise) imeziwanye, idebe na iwulite ngwaọrụ ngwanrọ dị mkpa, (isii) na-arụ ọrụ na data atụmatụ na-akwado mmekọrịta ọdịnala n'ọdịnihu.
Isiokwu Ebe dị iche iche, Ikike na Ntinye aka (DEIH)   Mkparịtaụka Ideated by WikiDonne User Group, the hub aims to put together affiliates and volunteers who are working on equity, gender gap and gender communities, minorities, languages, culture, etnicity, age, disability, in one word: diversity in Wikimedia projects. The idea came looking back to all the work done by the Wikimedia Diversity Working Group during Wikimedia 2030 Movement Strategy process, presentations, reports, panels and sessions during WikiWomenCamp, Wikimedia Diversity Conference, CEE and others regional meetings and Wikimania, strategy calls, SWAN, projects and people deeply involved. We like to see DEIH as a global alliance on diversity, a wiki union and engagement to fill the gaps, the community's diversity department. Mkparịta ụka ma ọ bụ igbochi - maka ugbu a - mgbasa nke anyị na-elekwasị anya na mgbasa nwoke na nwanyị.
Isiokwu Agụmakwụkwọ   Nchọcha Special:MyLanguage/Wiki Education Foundation Wiki Education Foundation malitere inyocha nghọrọ nke ijere ndị agụmakwụkwọ mba ụwa ozi dị ka ebe a na-eme ihe nkiri. Akụkọ nyocha mbụ banyere mkpa ụwa niile nke ụmụnna agụmakwụkwọ dị na Special:MyLanguage/Hubs/Ongoing/Toward a theory of change for Wikimedia & Education (mid-2023) Toward a theory of change for Wikimedia & Education (mid-2023)
Isiokwu Mgbasa Asụsụ   Nchọcha Wikimedia Languages Diversity Hub bụ ebe nrụọrụ weebụ Wikimedia a na-atụ aro maka ndị mmekọ na ndị ọrụ afọ ofufo na-arụ ọrụ na nsụgharị asụsụ ọhụrụ nke Wikipedia ma ọ bụ ọrụ Wikimedia ndị ọzọ, na-agụnye ụmụ amaala, ndị ka nta, ndị a na-akpara ókè na ndị na-enweghị akụ na ụba . Ogige ahụ bụ ndọtị na ịga n'ihu nke Wikimedia Language Diversity initiative.
Isiokwu Mmepe ga anọgide   Mkparịtaụka Mkparịta ụka na-aga n'ihu ruo ihe karịrị otu afọ n'etiti otu ndị ọrụ Wikimedians for Sustainable Development na isi dị iche iche.
Isiokwu Nkwado nke ndị ọrụ afọ ofufo   Mmejuputa The Volunteer Supporters Network (VSN) bụ netwọk - nke mmepe nke Wikimedians na-akwado ndị ọrụ afọ ofufo Wikimedia na ebumnuche nke ịkwalite nkwado ndị ọrụ afọ ojuju na mmezi Wikimedia.
Ogbe West Africa   Planning

Wikimedia West Africa Hub is a regional collaboration of communities and Wikimedia affiliates that are based in the West African subregion. The hub aims to bring together all Wikimedia communities in the region to collectively create a thriving collaborative environment that maximizes the impact of Wikimedia projects in the region, foster cooperation and promote knowledge transfer through encouraging joint projects that span multiple West African countries, addressing regional topics and promoting cross-cultural understanding. West Africa is made up of 16 countries, these are: Benin, Burkina Faso, Cape Verde, Côte D'Ivoire, The Gambia, Ghana, Guinea, Guinea-Bissau, Liberia, Mali, Mauritania, Niger, Nigeria, Senegal, Sierra Leone and Togo.

Ogbe Latin America and the Caribbean Hub   Discussion The LAC community seeks to discuss, promote and represent the needs and interests of the regional community in the Wikimedia movement. Its preparation phase (discussion and planning) began on March 6, 2024 with the search for recognized and emerging affiliates who wish to join its Foundational Council.

Lee kwa