Ntuliaka Wikimedia Foundation/2024/ọkwa/Nlebanya nchịkọta Iwu - mmechi

This page is a translated version of the page Wikimedia Foundation elections/2024/Announcement/Rules package review - closing and the translation is 100% complete.

Daalụ maka ntunye okwu gị na iwu nhọrọ Board of Trustees nke Wikimedia Foundation 2024

Ị nwere ike ịchọta ozi a ka a tụgharịrị n'asụsụ ndị ọzọ na Meta-wiki.

Mmadụ niile,

Onye ọ bụla Daalụ maka ntụle nke Nchịkọta iwu nhọrọ Board of Trustees nke Wikimedia Foundation. Ntinye aka gị na mkparịta ụka ahụ enyela kọmitii ntuli aka nzaghachi ha chọrọ iji megharịa nchịkọta iwu dịka achọrọ. A ga-enyekwu ozi ka anyị na-abịaru nso na oge nhọrọ Board.

Nke kacha mma,

Katie Chan
Onye isi oche Kọmitii Ntuliaka