Strategic Wikimedia Affiliates Network

This page is a translated version of the page Strategic Wikimedia Affiliates Network and the translation is 75% complete.
Outdated translations are marked like this.

Usoro nke ndị nmekorita Wikimedia netiwok (SWAN) bụ ọgbakọ maka obodo ndị n'emepe emepe maka ojije nke ndị nmekorita Wikimedia iji tụgharịa uche na usoro ojije nke Wikimedia nke afọ puku abụọ na iri ato. Ọ na agbasa na Ọgbara nke Ọgbakọ nke Ndị nmekorita niile iji kwalite nturikota echiche nke ndị ụmụnna maka ojije chata tinyere ọgbakọ mba ụwa.

  • Ana anabata mmadụ niile: ị gaghị abụ riri onye nmekorita iji wee sonye na n'mkparita ukaa.
  • Nnọkọ nke ọnwa niile gadi n'ụbọchị Soonde.
  • Enwere udo ekwentị nke ọgbakọ Telegram maka mkparịta na ga n'iru.

Strategic Wikimedia Affiliates Network


Okwu ntute nke na akọwa Usoro nmekorita nke ndị Wikimedia Netiwok (SWAN) (nkeji abụọ, tinkom tinkom iri anọ na ise)

Julaị 2023 meeting

Anyị na kwadebe ugbua maka nnọkọ ọgbakọ n"Sọnde 2023-07-16.

Notes are at Strategic Wikimedia Affiliates Network/2023 07

Edit the notes after reviewing them! Thanks to everyone who joined!

ọgbakọ nnọkọ ndị mbụ

Lee /ndekota peji.