Ajụjụ ana ajụkaarị gbasara otu Movement Strategy and Governance na Ememe ndị otu nnọchiteanya nke Movement Charter

This page is a translated version of the page Movement Charter/Ambassadors Program/FAQ and the translation is 90% complete.
Outdated translations are marked like this.

This page provides answers to some questions you may have about the Movement Charter Ambassadors Program.

Gịnị bụ Ndị nnọchiteanya nke Movement Charter

Ndị nnọchiteanya otu nke Movement Charter (MC) bụ ndị ọrụ akwụ ụgwọ n'enyere ndị kọmittii ndetu nke Movement Charter bụ (MCDC) na aha ịchafụ aka iji mee ka emetụta ọtụtụ ngalaba otu ma Nweta nzaghachi nke ndepụta ndịna Charter.Ha na agbalisi ike hụụ na anụrụ olu ngalaba òtù ha na ọgbakọ nlebanya.

Gịnị mere ndị otu nnọchiteanya Movement Charter ji dị mkpa

Anyị chọrọ olu site na ngalaba otu nke obodo ka ha sonye ma nye nzaghach ha gbasara Movement Charter,nke n'emetụta ọgbakọ n'ozuzu oke.

Awa ole ka ndị Nnọchiteanya otu Movement Charter nwere itunye

Atụhi anya ka ọ bụrụ ihe ga-ewe ọtụtụ oge: bụrụ n'uche:na usoro ọrụ ndị Nnọchiteanya Otu nke Movement Charter yiwekwara usoro ọrụ ndị ọzọ dịkwa na Njem Wiki. Onweghi onye n'ekwu oge ole anyị n'atunye site n'iwepụta onwe na njem Wiki,ma Ndi Nnọchiteanya otu Movement Charter dịkwa otu ahụ. Ọ dịịrị onwe onye na nhazi mmere ya.iji maa atụ, onwere ike iwe otú awa iji tụgharịa ndepụta ndị a;wee otu awa iji kpọkowa ndị ngalaba otu gị maka mkparitaụka ọgbakọ na ihazi ya;wee otu awa ma ọ bụ karịa maka mkparitaụka n'ọnwa ya;ma otu awa maka nzihachi mmepụtara gị.

Ndị nsonye ole ka ana atụ anya na ngalaba otu ma ọ bụ ememme

Ihe a bụ ememme ọhụrụ,ya mere anya n'atunya opekata mpe ótù onye isi n'ótù ngalaba otu.Ọ bụrụ n'enwere karịa otú ndị nsonye si ngalaba otu,anyị n'atụnya ha ịrụkọ ọrụ.

Kedu ogologo oge usoro ọrụ a

Usoro ọrụ a pụtara ìhè n'nchịkọta ọgbakọ nlebanya nke obodo malitere na ọnwa Novemba 2022 nke ga akwụsị na ọnwa Disemba 2022(A ga enwekwa ohere ọzọkwa ịbụ ndị nnọchiteanya nke Movement Charter,na ndaba nke ọgbakọ nlebanya nke .ngalaba otu )

Aga enwe ọzụzụ nye ndị Nnọchiteanya nke Movement Charter?

Ndị Nnọchiteanya otu maara ngalaba otu ha nke ọma, anyị echeghi na ọzụzụ dị mkpa. Agbanyeghị,aga enwe nhiwe mmehe mkparitaụka iji nwee nghọta nakwa otu ọgbako mkparitaụka nlebanya ga adị, tinyekwara ịzahachị ajụjụ ọbụla I nwere gbasara emumere ya .Ana atụ anya na ndị nnọchiteanya otu nke Movement Charter ga aga ọgbakọ ama inwe ajụjụ ndị ọzọ ma chọọ ntuziaka, inwere ike ideputa ozi na kwuo ma ọ bụ zipu ozi imel nye strategy2030@wikimedia.org

A ga enwe usoro ntuziaka iji nyere ndị Nnọchiteanya otu Movement Charter aka n'ọrụ ha?

Ndị isi nhiwe ga ewepụta ụzọ nsonye ka mma,na ndetu dị ka ihiwe ọgbakọ na ide nzaghachi. Aga enwe ngwa ọrụ nke ga enye nke a nkwado.O nwee ihe ichere ga enye aka,biko mee ka anyị Mara na kwuo

Ndị na esoghi enwere ike isonyere ha tụmadi na ha abụghị ndị nnọchiteanya otu nke Movement Charter?

N'ezịe! Bikọ ha sonye ,iji mara nke onye n'ebe.

Kedu usoro gbasara ego nkwado nke Movement Charter?

Ego nkwado ọrụ nke ndị nnọchiteanya otu nke Movement Charter bụ ego enwere iji kwado ndị gosipụtara mmasị na ha chọrọ ihiwe ọgbakọ nlebanya ngalaba otu nke Movement Charter na obodo ha.

Nkọwapụ̀ta gbasara ntinye akwụkwọ gbasara ego nkwado dị naebe a.