Arịrịọ enyemaka ego : MSIG /Examples

This page is a translated version of the page Grants:MSIG/Examples and the translation is 95% complete.
Outdated translations are marked like this.

A na-akọwa atụmatụ siri ike n'ụzọ doro anya ma gosipụta ezi ihe ọmụma banyere ọnọdụ dị ugbu a nke atụmatụ ọ na-achọ itinye n'ọrụ. Ihe imaatụ ole na ole bụ ndị a. Ha na-egosi ụdị atụmatụ ndị a ga-enweta ego, yana ọkwa nkọwa a tụrụ anya maka ntunye ọ bụla.

O nweghị ihe achọrọ ka o soro ihe atu ndị a: Ha pụrụ ibu ebe mmalite ma ọ bụ ebe ana-kpoturu iji nyere gị aka imepụta nsunye arịrịọ onyinye. Nsunye arịrịọ nke onyinye gị kwesiri imezu ebum na uche (nke ihe ị matu ga enye aka), tinyere ebumnuche gị pụrụ iche.

Ndị otu Hub nnyocha
Nchepụta nke ọrụ nyochaa iji gboo mkpa na ihe ndị dị mkpa nke ndị otu ụmụnna iji chọta ụzọ kachasị mma iji rụkọọ ọrụ ọnụ. Ọrụ a na-enye aka na mkparịta ụka zuru ụwa ọnụ na-aga n'ihu na ógbè hubs.

Ịtụ atụmatụ maka ógbè Hubs

Ọrụ nke na-achọ ime ka mkparịta ụka na nkwekọrịta dị mfe n'ime obodo maka ọrụ hubs nke e nyochara tupu ya ma nwee oke akọwapụtara nke ọma.

Ịmalite ọrụnka

Nnyocha Mkpa Maka Mmepe ọrunkà
Ihe atụ nkea na-agụnye nyocha mkpa iji ghọta profaịlụ mmụta na mkpa nke ndị otu obodo. Ọrụ a bụ iji nyere obodo aka ịchọpụta ma kọwaa nkà ndị ha chọrọ.
Ntughari nke ngwa ngwa eji amụ ihe
Nchepụta nke a bụ maka obodo ndị dị njikere ịchọta ma kọwaa ọrụ mmepe nkà. Nke a ga-agụnye iwere ngwá ọrụ dị ugbu a ma nyefee ha maka obodo ha.
Ịmepụta ngwa ngwa ọhụrụ eji akuzi ihe ma ọ bụ Ihe omume
Nchepụta maka ike-pụta ngwa ngwa eji akuzi ihe iji kwalite nkà nke ezi nchịkọta nke affiliates.

Movement Charter

Mmemme nnochite anya Movement Charter100% match
Sunye akwụkwọ maka usoro nmeghe maka onye Wikimedian ọ bụla nwere mmasị iweta mkparịta ụka Movement Charter na obodo ha.

Nchepụta ndị nke mbụ