Ego enyemaka:Ụlọ-echiche/Nkpalite mmụọ/Ajụjụ Mgbedum

This page is a translated version of the page Grants:IdeaLab/Inspire/FAQ and the translation is 83% complete.
Outdated translations are marked like this.
Inspire

Maka nzisa ozi a

Gịnị bụ nzisa ozia? Gịnị mere iji ezisa ozia?

Akụkụ nke IdeaLab, Mgbasa ozi ọma bụ emume ga-agbati n'ọnwa ebe anyị na-akwado echiche dị iche iche n'isiokwu dị mkpa maka ọrụ gbasara Wikipedia. Mbụnuche ya bụ ịkwalite ma bulie echiche ndị e mepụtara site na ndị na-agụnye okwu ahụ, ma mee ka ha rụọ ọrụ. Otu ụzọ isi mee nke a bụ site na iji grant programs nke Wikimedia Foundation na-enye. E nwere ike ịmeghachi echiche ndị a akọwapụtara na ọrụ mpaghara maka nkwurịta okwu, mmelite, na ịkwado atụmatụ, na mmejuputa. N'ozuzu, IdeaLab na mgbasa ozi ndị a bụ ohere dị mma maka ndị ọzọ iji nyochaa echiche gị, maka ịkwupụta ọdịmma na nchegbu gị na echiche ndị ọzọ, iwu ndị otu, na ịmegharị echiche dịka ọ dị mkpa.

Enwere ike imepụta ebumnuche a site na mkparita uka na akwukwo echiche?

Ọ dabeere n'echiche ahụ. Enwere ike ghara itinye ya n'ọrụ ozugbo ma ọ bụrụ na ọ n'ebumnuche a ga-ebuta mgbanwe n'iwu ma ọ bụ ụkpụrụ nduzi nke Wikimedia, ma ọ bụ na enwere mkpa ego. Iji mezuo ebumnuche, a ghaghị ịweta ya ebe kwesịrị ekwesị na mpaghara ọrụ Wikimedia Obodo gị, dị ka Village Pump on English Wikipedia ma ọ bụ Café na Spanish Wikipedia.

Ihe enyemaka gbasara njikọ Mgbasa ozi a ọ ga-enweta mmasị n'oge nyochaa?

Mba! A ga-edozi Ebumnuche ndị e mepụtara site na Mgbasa Ozi site n'otu ụzọ intanetị dị ka ihe ndị ọzọ niile. A ga-enyocha ha site na iji otu nhazi ahụ dị ka atụmatụ ndị na-ejikọghị na Mgbasa Ozi a