Wikimedia Foundation elections/2021/2021-06-09/Call for Candidates/Short/ig

This page is a translated version of the page Wikimedia Foundation elections/2021/2021-06-09/Call for Candidates/Short and the translation is 100% complete.

The election ended 31 Ọgọọst 2021. No more votes will be accepted.
The results were announced on 7 Septemba 2021. Please consider submitting any feedback regarding the 2021 election on the elections' post analysis page.

Ntuli aka nke Ndị kọmịtịị Nlekọta nke afọ 2021 na-abịa n'oge adịghị anya. Achoro ndi anamachọ si n'ime obodo iji mejuputa oche ndi dinụ.

2021 Board Elections
Main Page
Candidates
Voting information
Single Transferable Vote
Results
Discussions
FAQ
Questions
Organization
Translation
Documentation
This box: view · talk · edit

Ndị kọmịtịị nke nlekọta Wikimedia Foundation na-elekọta ọrụ Wikimedia Foundation. Ndị na-elekọta obodo na ndị nlekọta a họpụtara ahọpụta mejupụtara Kọmitii Ndị Nlekọta. Onye nlekọta ọ bụla na-eje ozi afọ atọ. Obodo Wikimedia nwere ohere ịtụ vootu maka ndị nlekọta obodo.

Ndị ntinye aka Wikimedia ga-eme votu iji mejupụta oche anọ na kọmịtịị n'afọ 2021. Nke a bụ ohere iji meziwanye nnochite anya, iche iche, na nka nke kọmịtịị dị ka otu.

Ole ndị bụ ndi anamachọ? ịbụ onye anamachọ?chọpụtakwuo ihe n'peeji itinye ka i bụrụ onye anamachọ.

Daalụ maka nkwado gị,

Ndi nlekọta kọmịtịị nke Wikimedia Foundation.