This page is a translated version of the page WikiWomenCamp 2023 and the translation is 52% complete.
Outdated translations are marked like this.

Enyere atụmatụ a n'oge ọgbakọ Wikimania-Stockholm na 2019. Emebere atụmatụ mbụ ma nye arịrịọ onyinye ego atụmatụ na 2020. Enweghị ike ịhazi ihe omume ahụ n'ihi ọrịa nfesa Covid. Ihe omume a bụ ịmaliteghachi otu atụmatụ ahụ yana nyocha ọhụụ nke ọkwa, ihe ịma aka na mkpa dị ugbu a.

WikiWomenCamp 2023 ga-akpọkọta ndị na-akọwa onwe ha dị ka ụmụ nwanyị sitere na mba dị iche iche nke otu Wikimedia, ndị isi obodo ha yana nwere ahụmịhe siri ike na itinye aka na isiokwu metụtara Ohere ekikere onye. Isiokwu nke afọ a bụ ''Map Up, Rise.


Ebumnobi nke ọgbakọ ahụ

Anyị bu n'obi ''inye ahụmịhe na-abawanye ụba na ozi dị mma, echiche na mmekorita nye ndị sonyere ka ha nyochaa n'ọdịnihu. Anyị na-agba mbọ iweta ụmụ nwanyị si n'ụdị dị iche iche ka ha sonye na mmemme ụbọchị atọ nke gụnyere isi okwu, ihe ngosi, nkuzi na mkparịta ụka, lekwasịrị anya na ọrụ na ọdịnihu ụmụ nwanyị na mmegharị ahụ yana nlebara anya bụ isi maka mmechie ọdịiche nwoke na nwanyị '. Dị ka ọdịiche nwoke na nwanyị bụ otu n'ime ihe ndị achọpụtara bụ isi, ọgbakọ aa ga-enyere anyị aka ịhazi omume na nkwado dị mkpa achọrọ iji gbasaa atụmatụ na-aga n'ihu.

Anyị na-atụ anya inwe nnọchiteanya sara mbara site na gburugburu ụwa, na ọtụtụ ahụmịhe a ga-ekerịta. Dị ka ntụziaka ahụ nwere mmetụta dị mma n'ezie na ụmụ nwanyị Wikimedians nke India post "Wiki Women for Women Wellbeing" na "Women Train the Trainer" program, anyị chọrọ "'ime ka njikọ na ohere ntụziaka dị mfe maka imekọ ihe ọnụ n'etiti ndị isi otu nwere mmemme yiri ya ma ọ bụ nke na-akwado ya n'ụwa niile" . A na-atụ anya na nke a ga-emepụta njikọ siri ike nke ụmụ nwanyị gburugburu ụwa ma nyekwa aka n'ịmepụta ihe omume ma ọ bụ mmemme ndị ọzọ na-emetụta, ga-abara ibe ha uru na ọtụtụ akụkụ.

Site na nyocha mbụ, anyị nwere ike ịhụ ihe ndị dị ndị otu anyị mkpa karichara n'Isiokwu dị ka Ọdiche dị na etítì nwoke na nwanyị na nnọchiteanya ndezi, Ichịisi ndu na ọdịnaya na ntanetị '. Tinyere nke a, ebe ndị ọzọ masịrị onye ndezi akụkọ (ụmụ nwanyị) weghachite na njikọta nke ndị òtù, ntinye n'oru nke ibelata mkparị ma na-eme ka enwee ndị òtù n'akwado ọrụ nke ọma. 'Anyị ga-enyekwa ọzụzụ Wiki nke ọma dị ka, nyocha nke Mmepụta ihe omume, nyocha mmepụta ọrụ, ngwá ọrụ, wdg .

Nyocha ahụ mere ka ihe n'echere ụmụ nwanyị Wikimedia aka n'ihu gburugburu ụwa pụta ìhè , ọ chọrọ mgbanwe n'ime atụmatụ ime ihe. Ọnụọgụ nke nyocha ahụ na-akwado atụmatụ na imepụta ihe omume ga-eme n'ọdịnihu dị ka usoro Wikimedia – 2030 Movement Strategy .

Anyị chọrọ "'ikwaepụta otu ndị nwere otu echiche site na nzụlite na nka dị iche iche, nke ndị mmadụ nọ n'ime mmegharị Wikimedia na òtù ndị ọzọ jikọtara ọnụ", ndị nwere ike ịmụta ihe site n'aka ibe ha ma ghara ibelata ihe omume ahụ na mkparịta ụka naanị na ahụmịhe, ihe ịga nke ọma na nsogbu, kamakwa na "'ịmụ maka ọdịnihu site n'ịtụle otu anyị nwere ike isi gbasaa ohere site na imepụta ọrụ ọhụrụ na atụmatụ ime ihe iji belata ọdịiche nwoke na nwanyị na ọdịnaya na otu anyị. "'

Ogige

New Delhi,India

Ụbọchị ndị dị mkpa

Soshia Mịdịa

Sonyeere anyị na Facebook WikiWomenCamp

Data Privacy Statement : WWC 2023

At the Wiki Women Camp 2023, your privacy and data security are of utmost importance to us. This Data Privacy Policy Statement outlines how we collect, use, and protect your personal information before, during and after the conference.

Collection and Use of Personal Information

  1. Registration Information: When you register for the conference, we collect personal information such as your name, email address, organization, and country. This information is necessary for registration purposes and to provide you with updates and relevant information regarding the conference.
  2. Session Attendance: We may collect data on the sessions you attend during the conference. This information helps us understand attendee preferences and improve future events.
  3. Communication: We may contact you for feedback, surveys, or important updates related to the conference or future Wikimedia events. You may choose to unsubscribe from these communications at any time.

Data Security and Retention

  1. Confidentiality: We have implemented appropriate physical, technical, and organizational measures to safeguard your personal information against unauthorized access, loss, or alteration. We limit access to your personal information to authorized personnel who need it for the purposes mentioned above.
  2. Data Sharing: We do not sell, trade, or disclose your personal information to third parties unless required by law or with your explicit consent. However, we may share aggregated and anonymized data for statistical purposes.
  3. Data Retention: We retain your personal information for as long as necessary to fulfill the purposes for which it was collected or as required by applicable laws and regulations.

Your Rights

  1. Access and Correction: You have the right to access and correct any personal information we hold about you. If you need assistance in doing so, please contact us using the details provided below.
  2. Data Deletion: You may request the deletion of your personal information. However, please note that certain legal obligations or legitimate interests may prevent immediate deletion.
  3. Consent Withdrawal: You may withdraw your consent for us to process your personal information at any time. This withdrawal will not affect the lawfulness of processing based on consent before its withdrawal.

Contact Information

If you have any questions, concerns, or requests related to your personal information or this Data Privacy Statement, please contact us via email at admin@wikiwomencamp.org

Updates to the Data Privacy Statement

This Data Privacy Statement may be updated periodically to reflect any changes in our practices or legal requirements. The revised version will be posted on our page and any significant changes will be communicated to you directly.

By participating in the Wiki Women Camp, you agree to the terms of this Data Privacy Statement.

We appreciate your trust and assure you that we will handle your personal information with utmost care and respect for your privacy.

Last Updated: 30th September 2023

Hụkwa