Usoro Mgbaso ime njem/Atụmatụ/Ụzọ a ga-esi kwalite ǹkà nke anyị amaara n'ụwa niile gbaa gburugburu

This page is a translated version of the page Movement Strategy/Initiatives/Global Approach for Local Skill Development and the translation is 100% complete.

Ụzọ A Ga-esi kwalite ǹkà nke anyị amaara N'ụwa niile Gbaa baa Gburugburu

Iji nwee ike Itinye ego n'ikwalite ǹkà na ịbụ ndị Ndú, anyị ga-atụpụtarịrị ụkpụrụ dị n'usoro n'usoro nke a ga-agbaso iji kwalite ǹkà. Ụkpụrụ Mgbaso a ga-amalite site na ịchọpụtagasị mkpa dị iche iche nke òtù Wikimedia na ndị nsonyere ha niile nwere n'ihe gbasara ịkwalite ǹkà. Nchọpụta mkpa a ekepụta ụkpụrụ nke ga-ehiwe isi na ihe ndị a achikọtara ọnụ: 1. Ịkwalite ǹkà nke anyị nwere ebea 2. Ichịkọta ma hazie ihe niile a ga-eme gbasara ịkwalite ǹkà n'ụwa gbaa gburugburu

Otú úrù dị na ịkwalite ǹkà nke anyị nwere ebea bụ na ọ ga eme ka eguzowe emume ndị ga-emetụta ndị mmadụ kpọmkwem n'òtù anyị dị iche iche ebea. Ichịkọta emume ndị a n'ụwa gbaa gburugburu ga-eme ka mmụta dịrị, kwalitekwa mmeso anyị na-emeso ihe ọbụla gbasara ịkwalite ǹkà ruo n'akụkụ Wikimedia Movement niile gbaa gburugburu. Ụkpụrụ a kwesịrị inwe ụzọ ndị bụ ọ̀gbọ́ maọbu ndị bụ enyi ikparịkọta ụka, itụpụtarịkọta árò, nakwa ịbụ ndị Ndú n'etiti onwe ha nke ga-eme ndị òtù Wikimedia Movement ga-amụta itokọta ọnụ dịka ótù ndị.

Kepụta ụzọ dị n'usoro n'usoro zuru ụwa ọnụ nke a ga-agbaso ịkwalite ǹkà maka òtù anyị ha ndị anyị nwere ebea, ndị nọ n'ime òtù ndịa, nakwa ọgbakọ ha niile. Nke a gụnyere na anyị ga:_

  • Guzobe ụzọ maọbu usoro ime ihe nke ga-egosipụta n'ụzọ doro anya ihe ndị enweenwe, na ihe ndị bụ mkpa ma mepụta ụmụ kịrịkịrị ozi eji arụ ọrụ nke ga-enye aka itinye atụmatụ nkwalite ǹkà ndị ahụ n'ọrụ, elekwasị anya na mkpa ndị dị n'eziokwu.
  • Guzobe emume ndị n'akwalite nzukọ maọbu njikọ ndị bụ ọ̀gbọ́ maọbu ndị bụ enyi gafee akụkụ òtù a niile maka nkụzi na mmụta ǹkà (ọmụmaatụ mmekọrịta ndị bụ ọ̀gbọ́ maọbu ndị bụ enyi maka ọmụmụ ihe, nakwa ikpokọta ọnụ maọbu ịnatacha ozi dị iche iche site n'aka ndị sonyere òtù a na ndị ha na òtù a n'enwe mmekọ n'ụdị ọbụla)
  • Ịkwalite ụzọ esi eme ihe dị iche iche, nke gụnyere ọzụzụ, inye nduzi, inye ndụmọdụ,ịmụ ihe site n'ikuku ịntanetị, enyemaka maọbu nkwado ọ̀gbọ́-nye-ọ̀gbó, nakwa emume ha gasị.
  • Kepụta ihe nrite ga-adọta ndị mmadụ iji kwadoo nkwalite ǹkà (n'ikuku nakwa n'ìfè) site n'ihụchata ǹkà di iche iche (ọmụmaatụ site ákàra dị iche iche meghere emeghe)

Participate

Discuss

Join or start a discussion on Meta or the "Tinye ego na úchú n'ikwalite ǹkà na ịbụ ndị Ndú" space of the Movement Strategy Forum.

Create

Apply for a Movement Strategy implementation grant to create a project that advances this initiative.

Get help

If you need help in getting involved, please don't hesitate to get in touch directly with members of the Movement Strategy and Governance Team. They are here to help!

You can write to the team in any of 19 languages (listed on the team's page), by writing an email to: strategy2030@wikimedia.org

Initiative Project Stakeholder type Project lead Geography of the project Implementation Phase
32. Global approach for local skill development - gathering data, matching peers, mentorship, recognition Overall Initiative Coordination
32. Global approach for local skill development - gathering data, matching peers, mentorship, recognition Learning Match / Peer-to-Peer Proposal WMF Community Resources Project Planning
32. Global approach for local skill development - gathering data, matching peers, mentorship, recognition Skill Development Needs Assessment For Arabic Wikipedia and Arabic Wikisource User Group Arabic community
32. Global approach for local skill development - gathering data, matching peers, mentorship, recognition Free Knowledge Africa Movement Strategy Sub-Saharan African Communities
32. Global approach for local skill development - gathering data, matching peers, mentorship, recognition MSIG in Africa great lakes region East African Communities
32. Global approach for local skill development - gathering data, matching peers, mentorship, recognition Volunteer Supporter's Network
32. Global approach for local skill development - gathering data, matching peers, mentorship, recognition Harmful Content Portfolio WMF Content Compliance Global Execution & Implementation
32. Global approach for local skill development - gathering data, matching peers, mentorship, recognition Peer Support Networks within the Wikimedia Movement WMF Trust & Safety Global Pilot
32. Global approach for local skill development - gathering data, matching peers, mentorship, recognition Chapter Capacity Building for Advocacy Program WMF Global Advocacy (Public Policy) Global Pilot
32. Global approach for local skill development - gathering data, matching peers, mentorship, recognition Human Rights Policy Community Engagement Plan WMF Global Advocacy (Public Policy) Global Execution & Implementation

Mkparịtaụkaga na ihe ndị edere ede ndị gbasara ya

Ụfọdụ n'ime mkparịtaụkaga ndị gáfèrè agafe na ihe ndị edere ede na usoro Mgbaso Movement Strategy Recommendations ndị nwere ike ịkọwakwu atụmatụ a ọfụma: