Ojije usoro na odudu/ojije akwụkwọ ikikere Ndị nnọchiteanya mmemme/inye

This page is a translated version of the page Movement Charter/Ambassadors Program/Grant and the translation is 36% complete.
Outdated translations are marked like this.

Create your application by typing a name for your page in the format of YourName/Movement Charter Ambassador Program in the input box below. You can use your real name or your username. If you are applying as a WMF Affiliate, please enter your affiliate abbreviation. For example, "Wikimedia Cuteness Association/Movement Charter Ambassador Program" or "John Smith/Movement Charter Ambassador Program".


Gịnị bụ ngwugwu a ?

  • This package is a resource for individuals and groups interested in Movement Charter discussions. The Movement Charter Support Team and Yop Rwang Pam from the Community Resources Team encourage you to apply for this grant to get more community members engaged and involved. With this grant, you are able to get the resources and support you might need to help increase your community’s awareness of and engagement in Movement Charter. For more, see the program page.
  • In this round, we are supporting regional groups to lead the discussions, a min grant of $500 USD and a maximum of $2,000 is available for each group.

Who can apply for this grant package?

  • This package is open to groups within various communities across the movement. Any group that is interested in being the Movement Charter Ambassador for their region is encouraged to apply.
  • Applications that are a team effort of more than 2 people are highly encouraged.
  • Applicants seeking to engage with underrepresented language communities will be prioritized.
  • This package is designed to further enable Movement Strategy recommendation #4 Equity in Decision-making. It is expected that there will be one grant within a target region.
  • Decisions will be made to ensure there are no overlaps. Applicants are expected to gather endorsements within their communities and this will be taken into consideration in the decision process as well.

kedụ ihe omume ndị ana ele anya ha nke aga emepụta?

  • Translate: Translate documents that have not yet been translated, to ensure that Movement Charter content is accessible for community engagement.
  • Host: Host community conversations about Movement Charter and the ways that it will affect their work.
  • Share: Share the learnings from this work with the global community by collecting feedback, recommendations from the members of your language community, and writing a report as a result. Use Meta and the MS Forum for wider impact.
  • Note: Research activities WILL NOT be funded for this package.

Expected timeline:

  • Call for applications launch: 26 Febụwarị 2024
  • End of the call for applications: 11 Maachị 2024
  • Project Implementation phase: 25 Maachị 2024 - 22 Eprel 2024
  • Outcomes report: 21 Eprel 2024
statusNdeputa akwụkwọ
xx.wikipedia.org
Nke a bụ ihe ị matu emekotara ọnụ nke amụma e dere nke ọma ( ma ọ bụ 'ngwugwu') maka ojije akwụkwọ ikike Ndị nnọchiteanya mmemme.
targetEbe nmeko
start dateMarch
start year2024
end dateApril
end year2024
budget (local currency)(N/A)
budget (USD)(N/A)
grant typeNhazi
contact(s)• Example person
join
endorse

Summary

ihe nweta

Nkea bụ ihe ị matu bụ 'inye' nwekwara n' ọnụ ọgụgụ nke ịba uru nke ihe nweta na akwụkwọ nke nwere ike inye aka inweta ebum n' uche.

Ebumnobi edemede nchọcha

kedụ ojije Usoro ana arutu aka nke ihe Ndị e chepụtara nke ụmụnna chọrọ karịa?

(Biko họrọ otu n'ime ihe ndị e chepụtara a kọwara n' ebe a, ma kọwaa ihe kpatara 'inye' ngwugwu jiri dị mkpa n'etiti umunna gị?)

iri abụọ na ano. ojije akwụkwọ ikikere: Iji hụ na ndị ụmụnna anyị sonyere nke ọma na mkparịta ụka ndị a banyere odudu nke ojije.

Ntuaala edemede nchọcha

kedụ ihe ndị ị maka n'iru I chọrọ i hazi site edemede nchọcha nke a? Ndị pụrụ inyere aka iche echiche banyere edemede nchọcha.

Those can help you to think about your project proposal.

  • Ọtụtụ mmadụ n'ime ụmụnna anyị amaghị banyere ojije akwụkwọ ikikere. Enweghị ezi nkọwa a pụtara na ọtụtụ esonyeghi nke oma. Edemede nchọcha nke a na ewepụta oghere maka ndị mmadụ ka ha biakota ọnụ itughari uche ma mụta kwuo banyere nnabata uche n' etiti ojije tinyere ka nnabata uche n' etiti ojije etiti ojije tinyere ka nnabata uche ndịa si emetụta ha tinyere ezigbo ọrụ nke n'aga n' ịrụ.

kedụ mgbe ibu n' obi ịmalite ma ruzuo edemede nchọcha nke a?

(you are welcome to adopt this example of a project timetable below)

Task Start date End date
Meta Pages translation into Language A, B, C 25 Maachị 2024 1 Eprel 2024
Engagement with community X 1 Eprel 2024 5 Eprel 2024
Engagement with community Y 8 Eprel 2024 12 Eprel 2024
Engagement with community Z 15 Eprel 2024 19 Eprel 2024
Summary of meetings posted on Meta 19 Eprel 2024 21 Eprel 2024

A minimum of two languages within a region are requested to be engaged for each group applying.

We aim to begin this project immediately. The timelines for this project are detailed above, but we will specifically carry out these activities;

  • Translations and documentation, where translations do not already exist.
  • Community outreach and pre-consultation engagements, to let the community know about the upcoming conversations.
  • Community engagement (online meeting to discuss feedback):
  • Community engagement (in-person meeting to discuss feedback), where necessary.
  • Feedback notes shared on meta and with the MCDC:
  • Joining Movement Charter consultations, communications and engagements that are happening in the region. We will work closely with the regional specialists on these regional calls.

A final project financial report is due 30 days after the project has come to completion. The due date for the report is May 25, 2024.

kedụ ebe mmemme edemede nchọcha a gadi?

(Below are some examples of how and where your project activities are happening. Please select those that apply to your engagement/ your community)

  • n'ikuku  : Anyị ga ele ọbịa nnọkọ n'ikuku nbanye ụmụnna. Anyị ga akpota ndị nkwalite Ojije na usoro ya na ndị otu MCDC is onye na n' ikuku maka mkparịta ụka ndị a, ka ndị mmadụ nwe ike is onye nke ọma ma nwe ike inweta nzahachi ajụjụ ozugbo.
  • nkwako ụfọdụ ndị ụmụnna anyị ga achọ isonye n' ihu na ihu maka ikparita ụka a, ebe ndị ọzọ ga abụ n' ime ime. Ebum n' uche nke a bụ ihu na nkparita ụka nke mbụ bụ emere ka onye ọ bụla nwe ike sonye na nrurita ụka. Anyị bụ n'obi ịhụ na onye ọ bụla ka e tinyere n'ezie.
  • n' ime mmadụ (na anoigh na internet) : Ndị ununna anyị nọ nsọ inokota n' abughi na okpuru internet. Ndị mmadụ n' eme nke ọma otú a.

ọ bụ gị na ndị ọzọ so ahazi edemede nchọcha a?

(Biko nye ezi nkọwa maka ndị ọtu gesi aruko ọrụ ọnụ iji nweta ezi ebum n' obi maka edemede nchọcha nke a)

  1. onye nhazi: A na atụ anya n' aka onye nhazi maka edemede nchọcha nke nnukwu ya, tinyere ịnata ego 'inye', Ide edemede nke edemede nchọcha, tinyere ikpokọta ndị ọzọ.
  2. onye ntughari : otu onye n' ime ụmụnna ga arụ ọrụ itughari ojije usoro pejis na asụsụ nke ala anyị.
  3. Mgbasa ozi na mmata: otu n'ime ụmụnna ọzọ ga ekesa akwụkwọ ndị a atụgharịri atụgharị iji kọwara ndị ụmụnna ojije usoro na mmezu 'inye'.

Emume nke edemede nchọcha

Kedụ emume ndị ageme n' oge edemede nchọcha a?

( Biko kọwaa emume ndị a nke ageme n' oge edemede nchọcha.)

  • Ntughari: Akwụkwọ na pejis ndia k' aga atụgharị
    • Movement Charter content pages
    • Pejis maka nkọwa akuko
    • Akwụkwọ nzahachi /ntule ntughari
    • Pejis maka Nkwukọrịta ememme
    • Ọkwa
  • ụmụnna i jikọta ọnụ:
    • Mgbasa ozi: Dika anyị na arụ ọrụ na ntughari, anyị ga agba mbọ hụ na anyị gbasaa ozi ruo ụmụnna ma gwa ha banyere mmemme na abịa n' ihu.
    • Ọmụmụ ihe Ụmụnna MCDC: Anyị ga eme na mbido ihe omume nke gewe elekere iri itoolu. Ihe omumu nke a gabu maka ikesa n'ụba ihe niile banyere ojije usoro tinyere ụmụnna nke otu a. Anyị ga ekesa ihe ị matu nke anyị ga-eme na aka maka ntunye oké anyị na ihe o jiri dị mkpa n' ebe mkparịta ụka Ojije akwụkwọ ikikere dị.
    • Nkparita ụka ụmụnna MCDC: Anyị ga nwe oge nkparita ụka gewe nkeji iri itoolu n'ebe anyị na ụmụnna nke òtù a iji kparita ụka banyere atụmatụ ekesara na usoro maka otu anyị si e sonye na nrurita ụka dị iche iche nke ojiji akwụkwọ ikikere.

Kedụ ngwa ọrụ ndị ọzọ nke I chọrọ, na anoghi na ihe ndepụta ndị ọzọ nke i kesara?

(Biko mara kwa na ụfọdụ ngwa ọrụ i chọrọ nwere ọ gaghị dị. A na akpọ gị k' gị ka i tinye uche ị mepụta ngwa ọrụ ndị n' ebe ndị ọ dịghị)

  • ìgwè internet nke Zoom maka nnọkọ a: Anyị nwere ngwá ọrụ anyị chọrọ maka edemede nchọcha a.

Kedụ otú isi eche ime ka ụmụnna gị mara maka ọganiru na ihe niile sitere n' edemede nchọcha a pụta?

(Biko tinye aha ma ọ bụ aha onye ọrụ nke mmadụ ndị a ọrụ ha bụ inye ụmụnna ezi nkọwa)

  • Meeta
  • Ojije otu Usoro
  • otu blog ndị ọzọ
  • Ebe ìgwè mmiri n' obodo
  • Ụdọ teleegrame
  • ụzọ ezi agbasa ozi ka ndị ọzọ wee mara

Budget

How you will use the funds you are requesting? List bullet points for each expense. Don’t forget to include a total amount, and update this amount in the Probox at the top of your page too! (Consider using this budget template to breakdown your budget. Note that only the budget line items below will be approved for this program)

  • Facilitation (facilitation time including facilitator preparation, meeting facilitation time, and debriefing):
  • Documentation (document preparation time, time spent documenting of discussion, post-meeting work):
  • Translation (translation costs for briefs and global materials):
  • Coordination (coordinator work to manage or support multiple workflows to prepare for meeting):
  • Online tools or services (subscription services for online meeting platforms, social media promotion):
  • Data (internet or mobile costs for organizers or participants to access or participate in activities:
  • Transportation costs (costs of supporting organizers or participants to attend the meeting):
  • Meals (costs related to refreshments, lunches, or other meals during in-person activities):
  • Other:

TOTAL AMOUNT REQUESTED USD: