Ntuliaka Wikimedia Foundation/2024/Ndị ndọrọ-ndọrọ ọchịchị/Victoria Doronina

This page is a translated version of the page Wikimedia Foundation elections/2024/Candidates/Victoria Doronina and the translation is 100% complete.

Victoria Doronina (Victoria)

Victoria (talk meta edits global user summary CA  AE)

Ihe gbasara ndi na adọ ndọrọ ndọrọ ọchichi
Victoria Doronina (Wikimedia Summit, Berlin, 2022)
  • Ihe gbasara mmadụ:
    • Aha: Victoria Doronina
    • Ebe o bi: United Kingdom
    • Asụsụ: Bekee (onye ọkachamara), Russia (onye obodo), Onye Belarusia, Onye Ukrain, French (onye mbido)
  • Ihe ndepụta:
    • Mgbe obanyere otu ndi Wikimedia: 2006
    • Wiki nke ọ na akpa ike: Wikipedia asụsụ Russia , Wikimedia Commons, Russia Wikinews
Ngụkọta okwu maka ime ndeba (ajụjụ achọrọ + ajụjụ nhọrọ) bụ 1000 (otu puku) okwu
Ajụjụ ndị aga-azarịrị achọrọ
Gịnị mere ị ji achọ isonye na Board of Trustees nke Wikimedia Foundation ? Gịnị ka ị ga-enye aka mee? Gịnị ka ị ga-achọ ịmụtakwu banyere? Ana m azọ ọkwa Bọọdụ iji gaa n'ihu n'ọrụ dị mkpa m malitere mgbe a họpụtara m na 2021. N'oge mgbanwe a n'akụkọ ihe mere eme nke òtù anyị, anyị chọrọ ndị nlekọta nwere ahụmịhe karịa ndị ka na-amu amụ. Ọ bụrụ na anyị emeghị mgbanwe gaa n'ihe ọhụrụ pụtara ihe n'ime afọ abụọ ruo atọ na-abịa, Wikipedia nwere ike ịghọ ebe ndese ihe ochie nke oge Ịntanetị dị ka MySpace.

Dị ka onye si Global South, nwere ahụmịhe n'ihi obibi ya n'ala ana achị ọchịchị aka ike nakwa onye ọkà mmụta sayensị nwere ahụmahụ, enwere m olileanya inye echiche dị mkpa na Bọọdụ a.  

N'ime afọ atọ gara aga, dịka onye otu Bọọdụ, esorowom mkparịtaụka na Njem a, soro onye isi rụkọọ ọrụ, ma nyekwa WMF usoro ntụzịaka . Achọrọm iji ahụmahụ a gaa n'ihu iji meziwanye mmekọrịta dị n'etiti WMF na Njem a.

Biko kọwaa ahụmịhe Wikimedia gị (dị ka ntunye imeerela n'ọrụ Wikimedia, nsonye n'Otu Wikimedia ma ọ bụ ndị mmekọ, ihe omume dị ka onye na-ahazi na Wikimedia, ma ọ bụ isonye na nzukọ ndị mmekọ Njem Wikimedia). Amaliterem inye aka na Wikipedia Russia na 2007 wee bụrụ onye nchịkwa ka nke ahụ gasịrị. Abụ m nwanyị nke abụọ a họpụtara na onye mbụ jere ozi ugboro abụọ na Kọmitii Mkpesa Wikipedia nke Russia. Abụ m onye ogbugbo ogologo oge na isiokwu ole na ole a na-arụrịta ụka, dị ka LGBTQIA+, onye na-ahụ maka Mwepụta ngosipúta ederede edere nke ọma, na onye nhazi enyeghị ọkwa nke Wikipedia Russia nke ọrụ "Did you know?" oru ngo.

N'afọ 2011, aghọrọm onye otu Wikimedia Community Fellow. Anọkwara m na Kọmitii Nkesa ego ọrụ nke Wikimedia.

Site n'echiche gị, gịnị ka Wikimedia Foundation kwesịrị ibute ụzọ n'ime afọ ise ruo iri na-abịanụ, ma gịnị mere iji hụ ndị a dị ka ihe ndị kachasị mkpa? * Nkà na ụzụ: Na-aga n'ihu na-emeziwanye akụrụngwa teknụzụ iji jikwaa njupụta ndị ojiji na-abawanye ụba, melite ntụkwasị obi, ma melite ahụmịhe onye ọrụ, tinyere njikarịcha ekwentị. Ịtinye uchu na nyocha na mmepe nke teknụzụ ọhụrụ dị ka AI na mmụta igwe iji mee ka ọrụ dị iche iche dị mfe, melite ogo ọdịnaya, ma melite ahụmịhe onye ọrụ.
  • Inye ego: Mgbasawanye ụzọ nnweta ego, Ịgba mbọ hụ na enwere nkwudosike ogologo oge oge, na ịchọpụta ụzọ nweta ego ndị ọzọ iji belata ịdabere na enyemaka na onyinye.
  • Nkwado ngalaba òtù: Ịkwalite ngalaba otu dị mma na nke dịgasị iche iche na-enye aka, ikike mmadụ nke ndị na-enye aka, nkwado maka ndị mmekọ, na ngwaọrụ maka mmekorita na nkwurịta okwu.
  • Nkwado Iwu na Amụma: Ịkwado maka atumatu na-akwado ikesa ihe ọmụma n'efu, ohere ịnweta ozi, na ichekwa ọrụ Wikimedia site na mmachi na egwu iwu.
Optional questions - Professional Experience, Skills and Education
Please describe your experience with governing bodies of organizations (nonprofit or for-profit), mentioning the scope of your responsibilities, as well as the complexity of the organization (in terms of scale of operations, budget, number of people involved, or other meaningful measures) and the size of the board or body. In 2021 I was elected to the WMF Board of Trustees. I serve on the Product and Technology Committee, Executive Committee, and the Community Affairs Committee, where I lead the Sister Projects Taskforce. I was an interim Vice Chair in 2022.
Please describe your professional career experience. After completing my PhD in molecular biology (University of Edinburgh, UK), I worked as a postdoctoral fellow at several Russell Group (UK Ivy League) universities, specialising in protein translation. I’m a coauthor of tens of publications in international high-impact scientific journals. I’m also an award-winning science communicator in English and Russian. For the last nine years, I have worked as a Technical Officer (Biology Education and, recently, Food Microbiology) at the Manchester Metropolitan University, UK.
Please briefly describe 3 situations that show how you tackled, or advised others on, a complex problem in an organization. How did you work with others to address the situations? After being seconded from the Faculty of Education to the Department of Food Nutrition as a Microbiologist and an interim Technical Team Manager, I concentrated on boosting the team morale, participating in Personal Development Reviews, and successfully recruiting and inducting an apprentice. I provided 1-2-1 regular meetings with the apprentice and liaised with the Technical Services Development Manager. The apprentice completed her probation and was later appointed Assistant Technician.
Please describe your educational background, including degrees, certificates, and courses of study finished, and their relevance to board work. I have a University degree in Microbiology from the Belarusian State University and a PhD in Molecular Biology (University of Edinburgh, United Kingdom). I am also an Associate Member of the Advance Higher Education Academy, UK.

I have solid training in governance and leadership. I finished three programs tailored for board members: “Non-Profit Board Leadership Agent of Impact” (2023) (by Board Veritas), "Value Creation through Effective Boards"(2022, IESE Business School) and "Team Dynamics for Boards" (2023, IMD).

Please add any relevant links describing your professional background, experience, profile (such as LinkedIn, staff page, etc.). * I'm happy to connect with wikimedians on LinkedIn
Optional questions - Leadership Experience
Please describe ways in which you have helped to form a bridge between multiple communities (such as by working on projects outside your home wiki, or working on a collaboration between multiple affiliates). After being elected to the WMF Board, I liaised between the wider Movement and Wikimedia affiliates and communities, especially Russian-speaking communities, representing wikimedians from several Eastern Europe and Central Asia countries. I’m trying to be a bridge or at least a buffer between the Russian and Ukrainian communities.

I’m also a Board liaison to the Language Committee, which approves and closes sister projects in different languages

Can you describe a policy, on wiki or off, that you helped to create or change? What did you learn from this experience? I was involved in creating and changing several policies on the Russian Wikipedia, for example, ru:Википедия:Оформление статей (флаги). My proudest achievement is creating a mediation system for long-running content disputes.

I’m a Lead on the Siblings Projects Taskforce, which is developing a policy on the lifecycle of the Sibling (non-Wikipedia) Wikimedia projects. The board's Community Affairs Committee approved the draft policy, and now there’s an ongoing public consultation, which everybody can participate in.

How have you been able to empower people to make their voices heard? The first step to empowerment is minorities visibility. I started editing Wikipedia with a male-sounding username but switched to my first name, which most people recognise as female. I always encourage minorities to participate in the Movement governance online and offline and provide 1-2-1 mentoring. As trustees, Rosie and I took part in the Wikiwomen Camp in Dehli in 2023, where we did our best to encourage the participants. I'm also the first representative of Russian language Wikimedia projects on the Board, so they can be heard.
Sometimes in professional situations, there are personality conflicts. Explain how you remain productive even with personality conflicts.
Optional questions - Strategic Thinking
Where do you see the need for greater diversity in the Wikimedia Foundation Board of Trustees or within the movement? What steps would you take to improve diversity on the Board or within the movement? What steps would you recommend the Board take to improve diversity? I think that the Movement is doing well in terms of diversity. We are a global movement where hundreds of languages and ethnicities are represented. We are also neurodiverse. We have several initiatives addressing the gender gap, and the Universal Code of Conduct hopefully will help minorities - of which I'm one - feel more protected.

As for the WMF Board, considering that an average board member worldwide is a white man in his 60s and 70s, the WMF Board is doing well on several diversity parameters. We have 50% women, a good age range (30s - 70s), representatives of the LGBTQ+ and neurodiverse people. In my opinion, we are not doing well enough regarding the geographical and the Global South representation, with most board members being from various parts of Europe and the US. While we have India (Raju Narisetti) and South America (Luis Bitencourt-Emilio) representatives among the Board-selected trustees, as far as I know, we didn’t ever have a representative of sub-Saharan Africa or ESEAP. Considering the movement is less established there, which means fewer voters, we cannot expect anybody from the region to be elected to the Board shortly. I recently wrote a letter to the WMF Board Executive Commity outlining the problem and possible solutions, and the letter is being discussed. If re-elected, I’ll continue pursuing this question.

Verification Identity verification performed by Wikimedia Foundation staff and eligibility verification performed by the Elections Committee
Eligibility: Verified
Verified by: KTC (talk) 19:56, 3 June 2024 (UTC)[reply]
Identification: Verified
Verified by: KTC (talk) 19:56, 3 June 2024 (UTC)[reply]