Ntuliaka Wikimedia Foundation/2024/Ndị ndọrọ ndọrọ ọchịchị/Tesleemah Abdulkareem

This page is a translated version of the page Wikimedia Foundation elections/2024/Candidates/Tesleemah Abdulkareem and the translation is 100% complete.

Tesleemah Abdulkareem (Tesleemah)

Tesleemah (talk meta edits global user summary CA  AE)

Ihe gbasara ndi na adọ ndọrọ ndọrọ ọchichi
Tesleemah dị ka onye ndu oru ngo nke Ihe omume wikimedia
  • Ihe gbasara mmadụ:
    • Aha: Tesleemah Abdulkareem
    • Ebe o bi: Nigeria
    • Asụsụ: Bekee

Yoruba Arabic (ndị ka mkpa) French (onye mbido) German (onye mbido)

  • Ihe ndepụta:
    • Mgbe obanyere otu ndi Wikimedia: 2021
    • Wiki nke ọ na akpa ike: En.wikipedia.org

Yo.wikipedia.org Wikiquote Wikibooks

Ngụkọta okwu maka ime ndeba (ajụjụ achọrọ + ajụjụ nhọrọ) bụ 1000 (otu puku) okwu
Ajụjụ ndị aga-azarịrị achọrọ
Gịnị mere ị ji achọ isonye na Board of Trustees nke Wikimedia Foundation ? Gịnị ka ị ga-enye aka mee? Gịnị ka ị ga-achọ ịmụtakwu banyere? A nam achọ isonye ndị na board of trustee dịka m ga-achọ ka m tinyekwuo aka na ntinye akam na ihe ọmụma n'efu. Tupu ugbu a, a na m enye aka na ọrụ wikimedia na mgbe ma ahọpụtam ka m bụrụ otu n'ime ndị isi ụlọ ọrụ Wikimedia ga-eme ka ọ dị mfe ime karịa naanị idezi, m ga-enwe ike ịnye Usoro ogbugbu ma nye aka na Foundation.

Ọzọkwa, abụ m onye ọ na-anụ ọkụ n'obi na-etinye ihe kasị mma n'ihe ọ bụla ọ na-eme. M ga-eweta ike dị ịtụnaya na Bọọdụ a nke enwere ike iṅomiri, n'ezie!.

Biko kọwaa ahụmịhe Wikimedia gị (dị ka ntunye imeerela n'ọrụ Wikimedia, nsonye n'Otu Wikimedia ma ọ bụ ndị mmekọ, ihe omume dị ka onye na-ahazi na Wikimedia, ma ọ bụ isonye na nzukọ ndị mmekọ Njem Wikimedia). Abụ m onye nchịkọta Wikipedia na-arụsi ọrụ ike na nwere ndezi Puku abụọ na narị isii na iri isii na ederede Otu Narị na otu na Wikipedia Bekee.

E duziri ọrụ "Wikimedia Promotion in Akure" na 2023 na steetim; Ondo steeti, Naịjirịa ma ọrụ ahụ bu Ebumnuche ime ka ndị mmadụ mara Wikipedia na ọrụ Wikimedia ndị ọzọ na Akure. Na ngwụcha ọrụ ahụ nke were otu ọnwa, e guzobere ndị nsonye Wikimedia na Akure nke ndị ndezi otu Narị na iri na ederede edezirị dị Narị ise na iri.

Njikọ iji gosi mmetụta nkwalite Wikimedia na Akure: Wikimedia Promotion in Akure

Na mgbakwunye, ọnwa asaa gara aga abụ m otu n'ime ndị isi na-ahazi maka ọrụ "WikiClimate Campus Tour Nigeria" , ọrụ gbasara ihu igwe na nsogbu gburugburu ebe obibi nke metụtara ụlọ ọrụ isii na Naịjirịa.

N'ngwụcha ọrụ a, ndị ndezi narị atọ na iri abụọ na anọ ka akpọbatara yana ndezi ederede Wikipedia otu puku narị itolu na asaa ma mee nkepụta narị abụọ na itolu na wikidata. Njikọ iji gosi mmetụta nke "Wikiclimate Campus Tour Nigeria Project": Wiki Climate Campus Tour Nigeria/Partnership and Implementation team

Ugbu a, abụ m otu n'ime ndị nlekọta, Wiki Project Medicine.

Site n'echiche gị, gịnị ka Wikimedia Foundation kwesịrị ibute ụzọ n'ime afọ ise ruo iri na-abịanụ, ma gịnị mere iji hụ ndị a dị ka ihe ndị kachasị mkpa? Wikimedia Foundation kwesịrị ibute ntinye aka n'ọrụ Wikimedia ndị ọzọ nke na-adịghị arụ ọrụ nke ọma dịka Wikifunctions, Wikispecies. Nke a bụ n'ihi na ntinye aka dị ka ọ dị ka karịa na Wikipedia ma oge erula iji mezuo Ebumnuche ya n'ụwa gbaa gburugburu bụ "ịnye ndị mmadụ nkwa ma tinye aka gburugburu ụwa iji chịkọta ma mepụta ọdịnaya agụmakwụkwọ n'okpuru ikikere n'efu ma ọ bụ na ngalaba ọha na eze, yana ịgbasa ya n'ụzọ dị irè na ụwa".
Optional questions - Professional Experience, Skills and Education
Please describe your experience with governing bodies of organizations (nonprofit or for-profit), mentioning the scope of your responsibilities, as well as the complexity of the organization (in terms of scale of operations, budget, number of people involved, or other meaningful measures) and the size of the board or body. I am the first female President of an indigenous association; National Association of Ondo State students, (NAOSS) Unilorin Chapter a small scale association with less than 300 members where I direct the activities of the members, seek for donations and ensure peace among the members.
Please describe your professional career experience. I am the CEO of Mira Sight Foundation founded in 2022, an NGO focused on prevention of blindness and creating awareness about eye. The foundation has about 4 board members who chaired her activities. My role as the founder and CEO is to oversee the activities of the Foundation, last year through donation, I was able to secure free eye screening and free drugs as well as glasses for about 500 students and staffs of a public school.
Please briefly describe 3 situations that show how you tackled, or advised others on, a complex problem in an organization. How did you work with others to address the situations? 1. This made me remember how I transform the abandoned toilet at my physical store to a usable one by simply getting a cheap door lock while speaking to few other vendors who contributed money to clean up the place.

Nobody appointed me the Health Manager of my store, nor was I place in charge of the place officially, however. I took it upon myself to see to the cleanliness of the place.

2. I was able to stay calm when the card of the association I lead was stucked in the ATM during an event.

Please describe your educational background, including degrees, certificates, and courses of study finished, and their relevance to board work. I have a college certificate with credit in 9 courses.

I am an optometrist In view in the University of Ilorin, Nigeria with just few month to my induction and board exam. I am currently working on a project to shows the relationship between myopia, a refractive error and intraocular pressure of the eye.

I have certificate in grant writing and software development.

Also, I recently earned the Wikimedia Foundation badge for completing the Boad of trustees pre-boarding training on Wikilearn.

All these will be useful in working as a board of trustee of wikimedia foundation

Please add any relevant links describing your professional background, experience, profile (such as LinkedIn, staff page, etc.). www.linkedin.com/in/tesleemah-abdulkareem
Optional questions - Leadership Experience
Please describe ways in which you have helped to form a bridge between multiple communities (such as by working on projects outside your home wiki, or working on a collaboration between multiple affiliates). I have bridged gap between multiple communities within wikimedia foundation by organizing events on the English Wikipedia such as the 'Wikimedia Awareness in Akure', the most recent of such bridge is the event I am currently championing 'Wiki And Health articles in Nigeria' for medical editors in Nigeria and collaboration with Wiki Project Medicine where the chair, Dr James Heilman is an advisor.
Can you describe a policy, on wiki or off, that you helped to create or change? What did you learn from this experience? One policy I once incorporated was during an edit-a-thon, myself and three other wikimedia editors set up a WhatsApp platform where we discussed how the organizers will release the gift for winners. While I chaired the committee, we concluded on how best to approach the person in charge and it was productive at the end of the day with the gifts released to the winners.

What I gave learnt from the experience is to work collectively with others to fight for good cause.

How have you been able to empower people to make their voices heard? I have actively involved members of my community in Nigeria when organising events. Recently, I led a project, Wiki and Health articles in Nigeria, a project that brought medical professionals into limelight and they were recruited to edit medical contents on wiki projects. Also, I share links to resources as well as trainings. One of the notable one was Organizer lab, after I finished with the cohort 1.even though, only few were selected for the second cohort. I'm glad the members in my community gave it their best shot.
Sometimes in professional situations, there are personality conflicts. Explain how you remain productive even with personality conflicts. I'm the strict to business type, even if you are not the best person in term of the way you relate with others. I focus on how jobs can be done without issues hence I focus on the good sides of others, this make it easy to overlook the flaws of others.

In summary, I remain productive in case of personality conflicts in a professional settings by figuring out the best in others and keeping my emotions in check.

Optional questions - Strategic Thinking
Where do you see the need for greater diversity in the Wikimedia Foundation Board of Trustees or within the movement? What steps would you take to improve diversity on the Board or within the movement? What steps would you recommend the Board take to improve diversity? Going through the list of past and present, I do not noticed board of trustees from Africa or Nigeria at large however I'm not sure this is the foundation's fault as election of board of trustees as always been thrown open however this could be due to lack of information due to underrepresentation of the black continent.

This is why I'm presenting myself to elected as a board member.

Verification Identity verification performed by Wikimedia Foundation staff and eligibility verification performed by the Elections Committee
Eligibility: Verified
Verified by: KTC (talk) 20:03, 3 June 2024 (UTC)[reply]
Identification: Verified
Verified by: – NahidSultan (WMF) (talk) 10:56, 29 May 2024 (UTC)[reply]