Aham bu nwada Evelyn Eneja Abum nwa huru chukwu nanya. Abu m onye ihe oma na amasi.Ejerem akwukwo mgbe umuaka ibe m jere akwukwo.Nwoke obula ga acho ka m hu ya naya ga abu onye anya ruru ala nke na atu egwu chineke.