Training modules/dashboard/slides/10302-five-pillars/ig

This page is a translated version of the page Training modules/dashboard/slides/10302-five-pillars and the translation is 100% complete.

Mgbidi ise metútara iwu Wikipidia

Template:Onyinyo akwụkwọ nkuzi

Wikipedia bụ akwụkwọ nkà ihe ọmụma onye ọ bụla nwere ike dezie, mana enwere ọtụtụ nrụkorita n'akụkọ ederede ọ bụla. Gị na ọtụtụ mmadụ ga-arụ ọrụ iji wuo Wikipedia. Iji rụkọọ ọrụ nke ọma, ị ga-achọ ịgbaso iwu ise, ma ọ bụ mgidi, nke Wikipedia.

Mgbidi ise nke Wikipidia ndị a bụ

  • Wikipedia bụ akwụkwọ nkà ihe ọmụma dị n'ịntanetị
  • Wikipedia nwere echiche na-akwadoghị iche
  • Wikipedia bụ ihe ọdịnaya n'efu
  • Ndị Wikipedia kwesịrị iji ugwu na nsọpụrụ mekọrịta ihe
  • Wikipedia enweghị iwu siri ike

Ka anyị lebakwuo ya anya.