Atụmatụ Ime Njem/Atụmatụ/Akụrụngwa maka ndị Ọbịaraọhụrụ
You can read this page in your own language on the Movement Strategy Forum. |
Akụrụngwa maka ndị Ọbịaraọhụrụ
Imelite Ahụmahụ Ojieme nke ọ̀gbọ́ ọrụ Wikimidia gụnyere ime ya ka ọ bụrụ nke dị larịị nye ndị ọbịaraọhụrụ iji ya arụ ọrụ site n'inye ha akụrụngwa ndị bụ ọkacha mma. Ndị ọbịaraọhụrụ mgbe ụfọdụ na-enwe nsogbu ighọta ibe peeji ọrụ Wikimidia, nakwa ịmụta ka esi eji ya arụ ọrụ, nke nwere ike ịbụ ọdachi dị ukwuu nye ịdọta ndị ojieme ọhụrụ. Akụrụngwa ndị ọbịaraọhụrụ a kwesịrị ka emee ha ka hà dị mfe ịchọta nakwa iji arụ ọrụ n'agbanyeghi ọtụtụ ọnụọgụgụ peeji enwere n'ọrụ Wikimidia niile. Akụrụngwa dị iche iche kwesikwara ka emee ha ịnọ nso iru aka n'asụsụ ndị dị mfe nghọta na ntụgharị.
Akụrụngwa ndị dị mfe ịchọta na ịghọta maka ndị Ọbịaraọhụrụ, nke gụnyere ihe mgbasa-ozi dị n'ụdị nkiri maọbu ngere nakwa ibe peeji ntụziaka dị iche iche nke ga-akọwara há ihe ha ga-eme na mbata ha, nke ga-enyere ha aka ịkpagharị ma na-amụkwa ihe n'ọnwa ha.
Participate
Discuss
Join or start a discussion on Meta or the "Melite Ahụmahụ Ojieme" space of the Movement Strategy Forum.
Create
Apply for a Movement Strategy implementation grant to create a project that advances this initiative.
Get help
If you need help in getting involved, please don't hesitate to get in touch directly with members of the Movement Strategy and Governance Team. They are here to help!
You can write to the team in any of 19 languages (listed on the team's page), by writing an email to: strategy2030wikimediaorg
Initiative | Project | Stakeholder type | Project lead | Geography of the project | Implementation Phase |
---|---|---|---|---|---|
13. Resources for newcomers | Overall Initiative Coordination | ||||
13. Resources for newcomers | Newcomer Experience Pilot | WMF | |||
13. Resources for newcomers | Community Officer Program | Chapter | |||
13. Resources for newcomers | Peer Support Networks within the Wikimedia Movement | WMF |
Ederede na mkparịtaụka niile ndị metụtara ya
Ụfọdụ n'ime mkparịtaụka, ederede na àgbà ochie niile nke Nkwanye Atụmatụ Ime Njem ndị nwere ike kọwakwuo atụmatụ a:
- Nkwanye maka Ahụike obodo #6: Ndị ọbiaraọhụrụ bụ ihe ngosi bụ isi-sekpu-nti maka agamniru nke òtù a.
- Nkwanye ga-eweta ọdịiche ọhụụ #1: Iwebata ụkpụrụ ndị ga na-ewulite ndị mmadụ karịa n'ime òtù Wikimidia.
- Nkwanye ga-eweta ọdịiche ọhụụ #2: Inweta usoro mara onwe ya sikwara ike nke ezubere iche maka iweta ọpụrụiche dị iche iche nakwa ahụike obodo
- Nkwanye ga-eweta ọdịiche ọhụụ #3: Idozigharị ọ̀gbọ́ ọrụ Wikimidia niile maka ịnabata ìgwè gwara ọgwa dị iche iche nke ndí mmadu nakwa ahụmahụ ndinaya.
- Nkwanye ga-eweta ọdịiche ọhụụ #4: Ịwebata odịiche dịgasị ọhụrụ nke ezubere ezube n'ime òtù.
- Mkparịtaụka ọgụgụ-isi na Meta (2020)
- Ámụ̀mā: Ihe nkiri video na-akọwara ndị ọbịaraọhụrụ òtù ha gas-esi were weebụsaịtị Wikimidia niile na-arụ ọrụ (2009)
- Ámụ̀mā: Enyemaka_ndi_ojieme emere gosi etinyekọrọ (2009)