Ụ́sọrọ/Atụmatụ/mbawanye mmata Wikimedia

This page is a translated version of the page Movement Strategy/Initiatives/Identify Wikimedia's Impact and the translation is 100% complete.

Chọpụta mmetụta nke ọrụ Wikimedia na ọdịnaya

Ka e wee Imata isiokwu maka mmetụta, anyị kwesịrị ighota ma chọpụta mmetụta nke ọrụ Wikimedia na ọdịnaya ha . Anyị kwesịrị ime nyocha ka ndị mmadụ siri ọdịnaya nke Wikimedia projects.Dika omụmaatụ, nchoputa a nwere ike ịchọpụta oké ndị mmadụ ghotara ma tukwasi obi na ọdịnaya Wikimedia N'ihi ya, a ga-eji nkwuobi okwu nyocha mepụta ngwa ọrụ iji tụọ mmetụta nke Ọrụ Wikimedia n'ọnọdụ dị iche iche. Obodo, ndị nchọpụta, na ndị otu mmekọ kwesịrị imekọ ihe ọnụ n'ịghọta mmetụta na ịmhopụta ngwaọrụ iji tụọ ya.

  • Nyochaa ka esi eji ọdịnaya anyị eme ihe, tụọ mkpuchi, ịdịemma na nkwenye nke ọdịnaya, ụtụkwasị obi ha na eze, yana ikike ha enweta na ịghọta ọdịnaya anyị. Nke a ga-enye anyị nghọta ka mma maka ụzọ dị iche iche nke ọdịnaya Wikimedia nwere ike isi metụta imeziwanye ndụ ndị mmadụ.
  • Ghọta ka enwere ike iji ọrụ anyị eme ihe n'ụzọ na-ezighị ezi ma ọ bụ mebie ya site n'ịchọpụta egwu nwere nnukwu ike imerụ ahụ (dịka ozi na-ezighi ezi, mgbasa ozi ma ọ bụ ojoro).
  • Na-eduzi ma kwado nyocha na nyocha iji chọpụta mpaghara isiokwu nwere mmetụta dị elu na ụwa na ndị na-azụ ihe ọmụma.

Participate

Discuss

Join or start a discussion on Meta or the "Ịchọpụta isiokwu maka mmetụta" space of the Movement Strategy Forum.

Create

Apply for a Movement Strategy implementation grant to create a project that advances this initiative.

Get help

If you need help in getting involved, please don't hesitate to get in touch directly with members of the Movement Strategy and Governance Team. They are here to help!

You can write to the team in any of 19 languages (listed on the team's page), by writing an email to: strategy2030@wikimedia.org

Initiative Project Stakeholder type Project lead Geography of the project Implementation Phase
37. Identify the impact of Wikimedia projects & content Overall Initiative Coordination
37. Identify the impact of Wikimedia projects & content Knowledge Gaps Index Taxonomy WMF Research
37. Identify the impact of Wikimedia projects & content Harmful Content Portfolio WMF Content Compliance Global Execution & Implementation
37. Identify the impact of Wikimedia projects & content Wikimedia Enterprise WMF Enterprise Global Execution & Implementation
37. Identify the impact of Wikimedia projects & content Overall Initiative Coordination
37. Identify the impact of Wikimedia projects & content Identifying local topics of impact - Chile Chapter WM Chile Latin America & The Caribbean Completion & Reporting
37. Identify the impact of Wikimedia projects & content Harmful Content Portfolio WMF Content Compliance Global Execution & Implementation
37. Identify the impact of Wikimedia projects & content WM UK/Research into Knowledge Gaps Chapter Wikimedia UK Project Planning
37. Identify the impact of Wikimedia projects & content Harmful Content Portfolio WMF Content Compliance Global Execution & Implementation