Usoro Mgbaso ime njem/Atụmatụ/Omenala nke idétu ihe

This page is a translated version of the page Movement Strategy/Initiatives/Culture of Documentation and the translation is 90% complete.

Omenala nke idétu Ihe

Ikepụta omenala nke idétu Ihe bụ ótù n'ime atụmatụ abụọ maọbu (ihe nlụpụta) abụọ nke Manage internal knowledge recommendation. Ebumnobi ya bụ ịma ụma akwalite akparamagwa nke idétu amamihe na mmụta ndị tọrọ àtọ̀, nke ndi òtù Wikimedia Movement nwere, dịka ọzụzụ na ihe gbasara idetu ihe, akụrụngwa teknụzụ, na ụdị nkwado ndị ọzọ.

Kwalite omenala nke idétu ihe ka ọbụrụ ótù akụkụ dị n'ụ̀mị ọrụ na nnwale ndị òtù Wikimedia bụrụkwa ihe nlụpụta n'onwe ya site n'ịrọpụta Akụnụba ndị a ga-eji kepụta ha na ngalaba ndị ahụ kachasị mkpa dịka ịkwalite àdímíke, ikwuchite-ọnụ, njikọ-aka ha, na teknụzụ.

Participate

Discuss

Join or start a discussion on Meta or the "Ihazi amamihe ndịnaya" space of the Movement Strategy Forum.

Create

Apply for a Movement Strategy implementation grant to create a project that advances this initiative.

Get help

If you need help in getting involved, please don't hesitate to get in touch directly with members of the Movement Strategy and Governance Team. They are here to help!

You can write to the team in any of 19 languages (listed on the team's page), by writing an email to: strategy2030@wikimedia.org

Initiative Project Stakeholder type Project lead Geography of the project Implementation Phase
35. Facilitate a culture of documentation Overall Initiative Coordination WMF Movement Strategy & Governance Global Research & Needs Assessment
35. Facilitate a culture of documentation Chapter Capacity Building for Advocacy Program WMF Global Advocacy (Public Policy) Global Pilot
35. Facilitate a culture of documentation Case studies WMF Learning and Evaluation team Discontinued
35. Facilitate a culture of documentation Learning patterns WMF Learning and Evaluation team Discontinued