Wiki maka ndị ka nta n'ọnụ ọgụgụ

This page is a translated version of the page Wiki for Minorities and the translation is 100% complete.
Mmemme Wiki maka ndị ka nta n'ọnụ ọgụgụ

Wiki nke ndị nta n'ogugu (WfMin) bụ nchetaputa nke pụtara site na mbiakota ọnụ ọrụ maka nchekwa nke oké ruru omenala, nchekwa na nkesa nke ochicho ihe ana ahụ anya na nke na adịghị ahụ anya cultural heritagenke ọdịnala ndị dị nta n' ọnụ Ọgụgụ nke ekewara ụzọ atọ minority groups: ma ọ bụ nke obodo nke ma ọ bụ agbụrụ, okpukperechi na ọnụ ọgụgụ ndị dị nta na usoro mmekọ nwoke na nwaanyị (LGBT),ndị n'ebi nadisabilities, na ndị ọzọ. Ndị dị nta n'ọnụ Ọgụgụ a gụnyere linguistic rights ha pụrụ ịbụ ndị nwe obodo, ma ọ bụ ndị batara abata ndị dị nta n'ọnụ Ọgụgụ. Na mbụ, ihe omume nke a bụ nke a kpọrọ "Wiki Loves Minorities", ma na site na ntukorita echiche nke sitere na aka ndị nkwado n'isi mbụ, ekwerikotara na ọnwa Maachị ịkpọọghari ya aha na ọnwa Ọktoba, n'ụbọchị iri abụọ, n'afọ puku abụọ na iri abụọ na atọ sijiri aha nke a ruo ọrụ "Wiki for Minorities",inye kwụ nkọwa maka mgbakọ aka n'ọrụ.

Ejiri mara nke loogo WfMin

Usoro

N'iko akụkọ ihe na mgbe ochie n'ebe na oge ụfọdụ, ndị dị nta n'ọnụ Ọgụgụ ahụ sie la anya, n' ihi ihe ụfọdụ, persecution, marginalization,tinyere aputaghi ihe nke otu dị iche iche nke dabere na ndọrọ ndọrọ ọchịchị na ikikere nke akụ na ụba. Nke a gụnyere njichi nke nwere onwe nke ikwu okwu, nke okpukperechi chi nke ndị dị nta n'ọnụ Ọgụgụ, njichi nke ndị dị nta n'ọnụ Ọgụgụ isonye sike nke ọma n'ufodu omenala ha nke na agaghị eweta ihe mmerụ ahụ n'ụdị ọ bụla n'ebe ndị ọzọ bi n'obodo a ma bụ na ógbè, tinyere nkewa na igbusi otu agbụrụ ebe egbuworo otu agbụrụ ma zoo fụọ n'ihi ịdị ka ha sịrị chọọ.

Ọtụtụ òtù mba ụwa na ekwu okwu n'isi okwu ndị a, dịka UNESCO,otu nke hibere Universal Declaration on Cultural Diversity tinyere kwara United Nations,bụ otú nke kpebiri na ụbọchị iri abụọ na otu nke ọnwa Mee afọ dum dịka ụbọchị World Day for Cultural Diversity for Dialogue and Development", tinyere nchepụta ndị ọzọ; tinye kwara United Nations Human Rights Council,nke hibere mmemme amara nke ọma specific activities to work with minorities.

Site otu nke Wiki Movement, anyị pụrụ itinye mgbali anyị na ụzọ dị iche iche iji nweta ebu n' uche anyị, inweta kwụ obodo nke nwere ìhè nhata nha na ezi ntinye nke nabatara Ọdịnala iche iche dịka ezi ihe ịjụ afọ. Na ọrụ ndị a, okwu ndị dịka mbiakota ọnụ nke madu, ndii iche dị iche, nnabata, na kwa nkwurịta okwu nke ọdịnala ga abụ riri ezi usoro.

Anyị nwere ike kewaa ọrụ anyị n'ụzọ ọrụ atọ:

  • Ndị ọrụ afọ ofufo ịga n"eleta otu dị iche iche nke na a kwalite ma chekwaa ihe odide banyere ndị dị nta n'ọnụ Ọgụgụ ma nwee ezi nkwado banyere otú nke ndị Wiki for Minorities may kwenyere free knowledge, iji ma atu, ụlọ ọrụ nke GLAM institutions;
  • Edit-a-thons na Hackathons iji kwalite ihe odide banyere ndị dị nta n'ọnụ Ọgụgụ ihe odide nke Wiki dị iche iche.
  • photo contest nke mba ụwa na ihe emume ehibere nke ọma nke ndị User Groups na chapters chọrọ isonye n'iwere ma ịsụnye photo na ụdọ nsirite ozi n'isi okwu banyere ndị dị nta n'ọnụ Ọgụgụ nọ na gburugburu ha, dịka Photo walks.

Ọ bụrụ na i nwere ajụjụ ma ọ bụ ma ọ bụ okwu ntunye dị ogologo, biko inwere ohere idenye nzaghachi gị na peeji nturita uche. Anyi na akpọ gị ka i soro ná ihe emume nke a

Gịnị mere iji esonye na WfMin?

  • Ọ bụ ọrụ e mere na ogo zuru ụwa ọnụ na ọrụ dị iche, nke a na-emegharị na mpaghara / mba ọ bụla na ọnọdụ a kapịrị ọnụ. N'ikwu ya n'ụzọ ọzọ, a na-anabata gị itunye uche gị n'ógbè a, gbakwunye kwa na mpaghara nke ụwa niile n'enweghị ọdịiche.
  • Mgbanwe nke ọrụ ndị a akpọtụrụ aha n'ebe a na ọrụ Wikimedia dị iche iche na-enye onye ọrụ ohere ịrụ ọrụ na mpaghara na-amasị onye ahụ, ọ dabere na ohere nke ha na ijikwa oge nke ha. Ndị ọrụ nwere ike isonye n'otu ma ọ bụ karịa ọrụ na-enweghị ihe mgbochi ma ọ bụ tụọ aro ọhụrụ. Otu onye ma ọ bụ karịa nwere ike ịrụ ọrụ, na-enweghị ịnakọta ọnụ ọgụgụ buru ibu nke ndị ọrụ iji mee ya. Ihe mkpali na nnọgidesi ike bụ isi ihe ma anyị achọghị ka ọkụ ahụ pụọ maka ihe ọmụma n'efu.
  • Isiokwu ndị a dị mkpa maka ihe anyị na-ewere dị ka ihe dị ngwa n'ịrụ ọrụ na ndị ka nta na otu ihe dị mkpa bụ na ọtụtụ n'ime ha na-agbakọta ma na-enye ndị ọrụ mnwere onwe ịhọrọ isiokwu nke ha iji rụọ ọrụ na-enweghị ịhapụ usoro na oke anyị.

Ndị ọrụ dị iche iche

Ìgwè ndị ọrụ bụ atụmatụ ndị ọrụ bụ ndị otu ọrụ ahụ mepụtara, nke a haziri n'ime isiokwu anyị na-arụ ọrụ na ya. Onye ọrụ ọ bụla nweere onwe ya isonyere otu ọrụ ọ bụla, na-enweghị njedebe. Onye ọ bụla nwere ike ịmepụta otu ọrụ na echiche ọhụrụ, ihe okike na ịnụ ọkụ n'obi sitere n'aka ndị ọrụ niile na-anabata mgbe niile. Ndị na-arụ ọrụ ugbu a bụ ndị a:

Ebe ihe nlereanya

WfMin na ebe ana ebipụta ihe

Nkwado dị iche iche

Ọ bụrụ na ị bụ onye User nke nakwa gide ihe emume, biko inye aka na "olu nkwado na ntụnye okwu", ọ bụrụ na ị bụ onye nnọchiteanya nke otu chinyere na Wiki Movement, biko binye aka na User Groups Supports and Comments :


Solo Supports and Comments

  1.   Support Igallards7 (talk) 00:50, 10 October 2023 (UTC)[reply]
  2.   Support This is a very good initiative. As a Greek Wikimedian, I believe the project can help us to make the underrepresented communities better represented. It is a very good concept which I fully endorse, as it has a very important target: to increase the presence of minorities and make Wikipedia a further better and more inclusive place, while producing positive feedback towards minorities in the general society through the new content and activism the project can usher.NikosLikomitros (talk) 21:54, 12 October 2023 (UTC)[reply]
  3.   Support The value of cultural diversity and how the wiki movement can be instrumental in fostering more inclusive societies. The outlined activities demonstrate a well-thought-out plan to actualize the initiative's objectives. Great job on highlighting such a critical and timely topic! Wilfredor (talk) 21:34, 14 October 2023 (UTC)[reply]
  4.   Support BIDROHI Hello.. 13:53, 15 October 2023 (UTC)[reply]
  5.   Support This project help us to learn and understand different perspectives from people especially those minorities and will be bring good impact to the societies.Diamantino Soares (talk) 21:36, 17 October 2023 (UTC)[reply]
  6.   Support I will support this project, Because I support the importance of collaborative work to protect cultural rights, preserve and disseminate expressions of the tangible and intangible cultural heritage of cultural minorities.Rotana Nawwaf Al Hasanat (talk) 19:38, 17 October 2023 (UTC)[reply]
  7.   Strong support Wiki for minorities is a project that will help document minority groups, languages, individuals and entities. This project through it’s outlined activities will help to promote equality and inclusion among these set of individuals and I am glad to be a part of it.Ugwulebo (talk) 19:26, 18 October 2023 (UTC)[reply]
  8.   Strong support This is a project that will encourage editors to investigate, compose, and publish media files that emphasize these minority groups' history, culture, accomplishments, and struggles. This encourages tolerance and advances cross-cultural understanding in addition to contributing to a more thorough and varied portrayal of human knowledge.Oby Ezeilo (talk) 11:04, 19 October 2023 (UTC)[reply]
  9.   Support for sure it's a great initiative as Rwandan it will bring a platform for our cultural Heritage, history, diaspora, refugees and Migrants, and it will be a big work for our Rwandan editors. Annick green (talk)
  10.   Strong support This project promises to be an exciting initiative! Atibrarian (talk) 22:29, 19 October 2023 (UTC)[reply]
  11.   Strong support Waiting to join!--TaronjaSatsuma (talk) 11:21, 20 October 2023 (UTC)[reply]
  12.   Strong support interesting and an excellent initiative KuldeepBurjBhalaike (Talk) 12:56, 20 October 2023 (UTC)[reply]
  13.   Support --Txolo (talk) 17:45, 20 October 2023 (UTC)[reply]
  14.   Support -- Summer Kamal
  15.   Strong support
  16.   Strong support This is a great initiative which needs to be carried out to enable visibility of the affected cause. I strongly support and am ready to volunteer to accomplish the goal of this initiative... Senator Choko (talk) 19:38, 20 October 2023 (UTC)Senator Choko[reply]
  17.   Strong support As a Venezuelan immigrant with Afro-descendant roots in another South American country, it is essential for me to be part of this project that represents me 100%. A fantastic initiative against hate, discrimination and racism.Cesar.cch (talk) 20:18, 20 October 2023 (UTC)[reply]
  18.   Support This a good initiatives as it will focus on knowledge and communities that privileges have left out which is a greater way to make knowledge diverse and visible. I strongly support this. Akwugo (talk) 20:29, 20 October 2023 (UTC)[reply]
  19.   Strong support This is a positive initiative to give voice to the voiceless in the whole wide world. Onwuka Glory (talk) 20:55, 20 October 2023 (UTC)[reply]
  20.   Strong support, The project "Wiki for Minorities" aims to support the documentation of minority groups, languages, people, and entities. Through the activities it has detailed, this project will aid in fostering inclusion and equality among this group of people, and I am happy to be a part of it.SIR SUCCESS (NAA JAHINFO) (talk) 22:34, 20 October 2023 (UTC)[reply]
  21.   Strong support This is a very good initiative which will help the Wikimedia Movement. I strongly support and am ready to volunteer to accomplish the goal of this initiativesKalakpagh (talk) 05:36, 23 October 2023 (UTC)[reply]
  22.   Strong support Je trouve cette initiative innovante et très intéressante et j'y apporte mon approbation ainsi que mon soutien.--Aristidek5maya (talk) 10:19, 23 October 2023 (UTC)[reply]
  23.   Strong support Willing and ready to secure a space for the underrepresented groups and cultures in the world of free and open knowledge. Liaison with underrepresented groups to aid in documenting elements will be a great way to achieve such goals. I am strongly in support of this! Lebron jay (talk)Lebron jay
  24. I strongly support this excellent initiative projectSadammuhammad11234 (talk) 21:20, 23 October 2023 (UTC)[reply]
  25.   Strong support this project will represent the underrepresented groups especially open to free knowledge. ennydavids(ennydavids)
  26.   Support I support this project, Because this project will promote our cultural heritage and is an Excellent initiativeAliyu Isa Fatima (talk) 21:41, 23 October 2023 (UTC)[reply]
  27.   Support I am here to express my wholehearted endorsement of the incredible work being done by Wiki for Minorities. As an advocate for diversity and inclusivity, I am deeply inspired by your mission to promote the representation of underrepresented communities and cultures on Wikis. A Sulaiman Z (talk) 21:56, 23 October 2023 (UTC)[reply]
  28.   Support I really support this mission, and it will help those who have no understanding about others culture, tradition. Bringing such to the communities will remove a lot of negative thoughts in people mind.Aleeyuadam123 (talk) 22:44, 23 October 2023 (UTC)[reply]
  29. I   Support this initiative ,the minority in every community were been deprived to their rights.hope to dedicate myself to see justice is served to humanity. — The preceding unsigned comment was added by Hamza DK (talk)
  30.   Support per my view of the initiatives of Wiki for Minorities, it a great movement to align with as a wikimedian; for the fact the it tries to voice out for the minority groups in society. That's a great initiative. However, where I only won't support is the LGBT. Ibn Dagara (talk) 10:42, 25 October 2023 (UTC)[reply]
  31.   Strong support, The project "Wiki for Minorities" aims to support the documentation of minority groups, languages, people, and entities. Through the activities it has detailed, this project will aid in fostering inclusion and equality among this group of people, and I am happy to be a part of it.Sir Wisdom (talk) 14:34, 25 October 2023 (UTC)[reply]
  32.   Strong support for this wiki for minorites. It's a very good iniative that will help the minorities share there stories. Inyor4mr (talk) 14:12, 28 October 2023 (UTC)[reply]
  33.   Strong support for "Wiki for Minorities (WfMin)" because it fosters all inclusion, this project advocates for the rights and preservation of cultural heritage of various minority groups—ethnic, religious, sexual, linguistic, and Aboriginal.This project will combat historical persecutions and invisibility faced by minoritie. It also focuses on creating equitable, inclusive societies through user visits, edit-a-thons, and an international photo contest, enriching content about minorities on various wikis. Lastly, it promotes diversity, social integration, and intercultural dialogue, fostering a more tolerant and accepting global community.Achukwu Onyinye Jane (talk) 11:23, 28 October 2023 (UTC)[reply]
  34.   Strong support Tera language is one of the minority languages in Northern Nigeria. I think that this movement would help our voices and cultural heritage become more widely known by using this wiki for minorities.YusufuAM (talk) 18:32, 30 October 2023 (UTC)[reply]
  35.   Strong support, after careful consideration, I discover that the project "Wiki for Minority" holds significant importance for providing contents of underrepresented communities. The project aligns with the overarching goals of the Wikimedia Foundation. Therefore, I strongly support this project. Yahuzaishat (talk) 13:12, 1 November 2023 (UTC)[reply]
  36.   Strong support After careful consideration I really support and endorse this project am very ready to contribute to the best of my ability, looking at the current. Situation of some tribes, culture and language in Nigeria that are not on Wikimedia, this project will play a pivotal role in filling those gab.Fulani215 (talk) 14:48, 1 November 2023 (UTC)[reply]
  37.   Strong support, The project "Wiki for Minorities" aims to support the documentation of minority groups, languages,Tribes, people, and entities. Through the activities it has detailed, this project will aid in fostering inclusion and equality among this group of people, and I am happy to be a part of it.Bembety (talk) 13:30, 01 November 2023 (UTC)[reply]
  38.   Strong support, I fully support the Wiki for Minorities initiative and its mission to protect and promote the cultural rights and heritage of various minority groups. It's crucial to preserve and share the diverse expressions of these communities. Count me in as an individual supporter! Jahibia (talk) 22:55, 2 November 2023 (UTC)[reply]
  39.   Strong support, any project designed to enhance the representation of minority topics on the Wikimedia project has my strong support. This initiative is particularly significant for Nigeria as it has the potential to promote its unique diversity and inclusivity, which are crucial values for a thriving and harmonious society. By providing accurate and comprehensive information on the experiences and struggles of minorities, this project will raise awareness and challenge the stereotypes and biases that often marginalize these communities and will serve as a platform for minorities to share their stories and perspectives, which will enrich our understanding of Nigeria's cultural and social landscape. Overall, investing in this project is a positive step towards building a more equitable and just society on the internet and the Wikimedia projects. Kaizenify (talk) 16:18, 14 November 2023 (UTC)[reply]
  40.   Strong support I am fully in support of this initiative/project "wiki for minorities" because with this there will be high share of culture heritage, rights of various minorities. It's really going to bridge the gap faced.Mercyjamb123 (talk) 05:55, 16 November 2023 (UTC)[reply]
  41.   Strong support Inyor4mr (talk) 20:15, 22 November 2023 (UTC)[reply]
  42.   Strong support The Wiki Minorities topic within the Wikimedia project holds promising implications for writers and daily activities. It stands as the most impactful project across Wikimedia's sister programs. Bembety (talk) 20:15, 22 November 2023 (UTC)[reply]
  43.   Strong support Wiki Monitoring has influenced the thought processes of individuals, guiding them on how to think critically and apply that thinking to write content that benefits a wide audience.Hafs2233 (talk)
  44. Annick green (talk) 14:00, 13 December 2023 (UTC)[reply]
  45.   Strong support - this seems like a quite interesting initiative. I was individually working on mentioned topics quite extensively over the years on English and ex-Yugoslav Wikipedias as well as on Wikimedia so if I can help in some way I will gladly share my experiences.--MirkoS18 (talk) 00:35, 15 January 2024 (UTC)[reply]
  46.   Strong support This is very interesting. I strongly support Semmy1960 (talk) 06:15, 25 January 2024 (UTC)[reply]
  47. Adamu ab (talk) 19:38, 26 January 2024 (UTC)I strongly sport[reply]
  48.   Strong support Nice initiative for the minorities and a helping hand most especially for the languages in the incubator am working on Central Kanuri Wikipedia in incubator hope this project will help in getting our own site soon MohammedBama123 (talk) 19:54, 26 January 2024 (UTC)[reply]
  49.   Support I support this initiative because I find it very interesting and would like to be a part of it. Cestsalam (talk)
  50.   Strong support. JOAN ~ (Questions?) 21:14, 13 March 2024 (UTC)[reply]
  51.   Strong support Defending linguistic diversity and developing tools for the linguistic appropriation of our territories. Duityors (talk) 21:32, 01 April 2024 (UTC)[reply]

User Groups Supports and Comments:

  1.   Strong support The project "Wiki for Minorities" aims to support the documentation of minority groups, languages, people, and entities. Through the activities it has detailed, this project will aid in fostering inclusion and equality among this group of people. As a Wikimedia Community Kilimanjaro we will be happy to be part of this project. I strongly support this. I'll try my best to provide as many content as possible.
  2.   Strong support - This seems to be one of the projects aimed at promoting the minoritized groups using the Wikimedia platform as a tool. For this, I strongly support this project on behalf of the Tyap Wikimedians User Group. Kambai Akau (talk) 13:40, 4 No{vember 2023 (UTC)
  3.   Strong support - On behalf of Wikipedia Hausa and entire Katsina Wikimedians user group, I strongly aupport this program which aimed at promoting the traditions, languages, religions and culture, through amazing activities stated. Dev Ammar (talk) 21:11, 18 November 2023 (UTC)[reply]
  4.   Strong support on behalf of WikiFact-Checkers, strongly support this initiative. We as a media group are working to bridge the content gap in the media space and improve on the notability of content in areas like ethnic minorities which are yet to be written about.
  5.   Strong support Its a project that we really fit in, being in the digital Minority. Wiki For Senior Citizens Network--Oby Ezeilo (talk) 10:18, 10 February 2024 (UTC)[reply]
  6.   Strong support Wiki for Minorities encompasses the vision of PhilWiki Community. Speakers of indigenous minority languages in the Philippines are declining due to systemic marginalization. We aim to promote and increase the daily use of Philippine languages and deploy Wikipedia as a resource and medium for the dissemination of open knowledge and learning through their languages. By giving these regional languages an internationally recognized and prestigious platform for their users, PhilWiki Community hopes to raise their profiles and remove any stigma attached to speaking and using them. --Maffeth.opiana (talk) 15:23, 10 February 2024 (UTC)[reply]

See also