Ntuliaka nke Wikimedia Foundation/2024/ ntinye akwụkwọ onye na-adọ ndọrọ ndọrọ.

This page is a translated version of the page Wikimedia Foundation elections/2024/Candidate application and the translation is 46% complete.
Outdated translations are marked like this.

Usoro ntozu ndoro-ndoro ochichi

Ogo nweta kacha nta

  • Ịsụ asụsụ bekee (chọrọ)
  • Ahụmịhe gara aga na-eje ozi na otu na-eme mkpebi mkpokọta, ọkachasị bọọdụ ma ọ bụ kọmitii
  • Ahụmịhe dị mkpa na Wikimedia (ma ọ bụ ihe yiwere ya) iwulite otu na ime nhazi

ihe ndị a na -atụanya maka ntozu onye na-adọ ndọrọ ndọrọ ọchịchị

'Marakwa: ndị a bụ ihe iwu chọrọ / ihe oru ngo chọrọ

  • Ị gaghị enwe aka na ikpe maka mpụ ọ bụla metụtara emeghị ihe n'eziokwu ma ọ bụ aghụghọ. Ị gaghị enye akwụkwọ ọ bụla maka nke a n'oge a;
  • Ịgaghị enwe akụkọ gbasara nwepu gị n'ọkwa na otụ na-anaghị akwụ ụgwọ ma ọ bụ ụlọ ọrụ n'ihi enweghị ezi akparamagwa ma ọ bụ enweghị ezi njikwa.
  • Ikwesighi inwe machibido ma ọ bụ mkpọchi n'ọrụ ọ bụla Wikimedia na oge ntinye ma ọ bụ ntuliaka ọ bụla ruo ụbọchị iri atọ ma ọ bụ karịa;
  • Ọ bụrụ na ị mezuru ihe achọrọ na ntozu ntuliaka dị ka onye ndezi, ndezi mbụ gị ga-abụrịrị tupu UBỌCHỊ (a ga-ede ụbọchị a ka ọ bụrụ afọ abụọ tupu skpọ oku maka ndị nwere mmasị ịdọ ndọrọ ndọrọ)
  • Ị ga-ekpugherịrị ezigbo aha gị na ngwa ntinye ndi na-adọ ndọrọ ndọrọ gị;
  • Ị ga-adịrịrị opekata mpe afọ iri na asatọ na afọ na obodo ebe ị nwere ebe obibi na-adịgide adịgide;
  • Ị ga-etinyerịrị ihe akaebe nke njirimara na afọ gị n'aka Wikimedia Foundation; ma
  • Ọ bụrụ na ahọpụtara gị na Board of Trustees, ị ga-agbarịịrị arụkwaghịm na bọọdụ ọzọ ọ bụla, ọchịchị, ma ọ bụ ọkwa a na-akwụ ụgwọ na Wikimedia Foundation, chapters, Otu ọgbakọ nwere nlekwasị anya, na otu ndị ọrụ n'ime izu abụọ nke nhọpụta ahụ.

Wikimedia Foundation na-eme nyocha ndabere na nyocha mgbasa ozi na ndị niile ahọpụtara tupu a họpụta ha na Board. Achọkwara ndị nlekọta ka ha mechaa usoro nghazi na nbanye. Na mgbakwunye, ndị niile ahọpụtara ga-adị njikere ma nwee ike ịkwado iwu na ọrụ ntụkwasị obi na soro atumatu Wikimedia Foundation, nke gụnyere:


Resources for candidate

Resources are available to support candidates during the 2024 election.

Candidate application

Applications accepted between May 8, 2024―May 29, 2024. You can only change your application by the close of the nomination period at 23:59 UTC, May 29, 2024.

You must submit proof of your identity to the Wikimedia Foundation before 23:59 UTC, May 29, 2024. The Election Committee will contact you about this after you apply.

How to submit proof of identity

Candidates for this position must submit proof of identity and evidence of age of majority as a condition of candidacy. A copy of one of the following documents fulfills this:

  • Driver's license
  • Passport
  • Other official documentation indicating real name and age

This may be provided to the Wikimedia Foundation via email at secure-info wikimedia org.

If you are one of the selected candidates, the Wikimedia Foundation may need to request additional information to run a candidate's background check prior to your appointment to the Board.

Candidates who fail to meet the above requirements and deadlines will be disqualified.

Submitting your candidacy

If you are eligible, you can Apply to be a Candidate.

Please follow these steps:

  1. Enter your name in the field below and click on the button
  2. Fill all the requested information and publish the page
    • There are three (3) required questions for all candidates to answer. The support team will coordinate its translation to a select number of languages.


All candidate subpages

This automatically generated list includes all candidate pages, both eligible and ineligible.