Ngalaba iwu Wikimedia Foundation/nhọpụta kọmitii/nkwupụta/mkpebi

This page is a translated version of the page Wikimedia Foundation Legal department/Committee appointments/Announcement/Short and the translation is 100% complete.

Ohere dị maka Kọmitii Affiliation,Ombuds kọmitii,na kọmitii nke Case Review

Ndewo onye ọ bụla! Ndị Kọmiti Mmekọrịta (AffCom), Ombuds Commission (OC), na Kọmitii Nlebaanya Okwu (CRC) na-achọ ndị otu ọhụrụ. Ndị otu afọ ofufo a na-enye nkwado nhazi na nlekọta dị mkpa maka otu na njem. A na-agba ndị mmadụ ume ịhọpụta onwe ha ma ọ bụ gwaa ndị ọzọ ha chere na ha ga-atụnye aka na otu ndị a itinye akwụkwọ. Enwere ozi ndị ọzọ gbasara ọrụ nke otu, nka ndị achọrọ, yana ohere itinye n'ọrụ na peeji Meta-wiki.

N'aha ndị òtù Kọmitii Nnyereaka