Wikimedia 2030/Mgbanwe/Akwụkwọ ozi ka nzukọ si gaa maọbu ihe ekwekọrịtara na nzukọ nke Otu Igbo Wikimedia

This page is a translated version of the page Wikimedia 2030/Transition/Reports/Igbo Wikimedians User Group and the translation is 98% complete.

Ozi Ọha
Ngalaba dị iche iche Ozi
Aha Otu gị Igbo Wikimedia User Group
Oge na Ụbọchị Nzukọ Elekere isii nke mgbede(GMT:+1)Ubochị iri abụọ na asatọ na iri abụọ na iteolu nke ọnwa Novemba afọ 2020.
Ndị biara nzukọ

27

Ụbọchị iri abụọ na asatọ nke ọnwa Novemba afọ 2020

  • Ceslause Ogbonnaya
  • Uzoma Ozurumba
  • Merhdad
  • Euphemia Uwandu
  • Obiageli Ezeilo
  • Kayode Yussuf
  • Adaora Obuezie
  • Chigozie Anakor
  • Ngozi Osuchukwu
  • Onyinye Onuoha
  • Benedict Udeh
  • Chinaza Ikechukwu
  • Tochi Precious
  • Wilson Oluoha

Ụbọchị iri abụọ na iteolu nke ọnwa Novemba afọ 2020

  • Ceslause Ogbonnaya
  • Uzoma Ozurumba
  • Euphemia Uwandu
  • Obiageli Ezeilo
  • Kayode Yussuf
  • Chigozie Anakor
  • Ngozi Osuchukwu
  • Chinaza Ikechukwu
  • Wilson Oluoha
  • Okoro Chimere Ezumah
  • Chinwe Anunobi
  • Tochukwu Emokam
  • Precious Precious
Onye hụrụ na nzukọ a gara nke ọma Uzoma
Who moderated? Ptinphusmia
Ode akwụkwọ Ceslause

Ihe ndị kacha mkpa

Q1. Kedụ atụmaatụ Strateji/Otu Wikimedia /nke afọ 2018 ruo-20/atụputara/ndị atụputara ga-emetụta ndị otu Igbo Wikimedia?

Họrọ ndị nke kacha mkpa Kedụ ihe oji bụrụ ndị a kacha mkpa?
1. Itinye anya na ọrụ aka /nka na ọzụzụ maka ọchịchị Nkwadọ ọrụ nka/aka ọrụ na usoro ọchịchị bụ ihe ọtụtụ ndị otu anyị kwuru na ọ kacha mkpa n'ihi ihe abụọ ndị a

N'ihe gbasara nka ọrụ Wikimedia di iche iche , nke a metụtara adịmuchu nke ndị otu anyị tụmadị mgbe ọria nje korona na-egbu ọtụtụ mmadụ, Ọdị mkpa itinye anya na ọzuzu iji kwalite nka edebanye na ndezi nke ọma ederede di iche iche

Nke abụọ,ịkwado ndị chọrọ iwere ọrụ di iche iche n'otu anyị site n'inye ha ọzụzụ pụrụ iche

2. Nkwalite nkwụdosi ike nke ndị otu anyị Ndị otu kwekọrịtara na ọdị mkpa ịkwalite otu anyị site ikwado na ileba anya n'ihe ndị otu chọrọ. Ọ dị mkpa ịnye ndị ọhụụ ọzụzụ ugboro ugboro karịa mgbe ọbụla enwere ọrụ. Ego enyemaka dika inye ndị otu data iji wee rụọ ọrụ tụmadị ndị na-arụchị ọrụ anya.
3. Ịme ka usoro na akọrọngwa eji arụ ọrụ dị mfe na nghọta iji ya wee rụọ ọrụ Elebara anya na ihe ga-eme ka ọrụ ndebanye ederede na Wikimedia dị mfe. Ọtụtụ kwetara na ọnaghị enye obi ụtọ, ọhịara ahụ ime ndebanye tụmadị nke akp.orọ sandbox, iji ekwentị mee ntụgharị maka na obụghi onye ọbụla n'ime anyị nwere Igwe labtop. Ebunuche na nke a ga-emechaa dị mfe ma akpọ ya mkpa ma hazie ya.

Site n'atụmaatụ niile ekwekorịtara, kedụ agwa na mgbanwe ndị nke aga ebu ụzọ mee na 2021?

Họrọ ndị nke kacha gị mkpa Kedụ ihe o ji bụrụ ndị a kacha mkpa?
Uche anyị dị na

(33)akọrọngwa eji eme ọzụzụ maka ọrụ nka (33) Skills development infrastructure”.

Ịhazi ọnọdụ iji nye ndị na-etinye uchu n'ọrụ, ọzụzụ pụrụ iche dika mkpa anyị si dị. N'aka nke ọzọ ọdị mkpa ikuziri ndi ọhụụ ihe di iche iche tupu ha ebido ime ọrụ di iche iche.
2. (1) Nye ndị otu nkwado Enweghị ego na ihe ndị ọzọ bụ nsogbu ndị na-adọghachi uto anyị azụ. Ọdị mkpa iji ego, ịchụ nta ego,mee ka anyị na ndị ga-akwado anyị kpakọrịta, nakwa itinyekwu ego iji wee mee ka otu anyị kwudosịa ike wee kwado ndi otu anyị
3. (11) akọrọngwa maka ndị ọhụụ

4.(9b) ọdimma ndị otu maka UX

5.(9a) Usoro otu maka UX

Anyị chọrọ usoro dị mfe eji arụ ọrụ maka ndị ji ekwentị,maka ọtụtụ n'ime anyị nwere ekwentị nke a ga enye aka onye ọbụla na-atụta uche ya na mmụta n'efu a. Anyị nwere ike idenye mkpa anyị a n'akwụkwọ ihe onye chọrọ ka eme dika Maazị Mahrdad si kwuo. Enwere ike ịgbatị akwukwọ a iji nabata mbunuche anyị ndị ọzọ.

Ajụjụ nke atọ. Kedụ udị ndị na ego nkwado achọrọ ?

  • Ịchọta ndi ọrụ na nhazi usoro ọrụ(Nke a nwere ike bụrụ n'otu n'otu maọbụ ka ike si dị onye) nke ga-ebute nkwado na ndozi.
  • Ego nkwado: Iwepụta usoro na atụmaatụ ga-egboro anyị mkpa, dika nsogbu data na akọrọngwa ga-enye aka n'ọrụ nakwa ndị na-agụ ederede ndị a.
  • Ezigbo ndị nkwado anyị na ha ga-arụkọ,
  • Inwetakwu ndị ọru uche ha dị ya/otụtụ ndị ọrụ ịkwudosi ike

Ajụjụ nke anọ. Kedụ atụmaatụ ị chere aga-ebu ụzọ hazie?

Chee maka ụwa dum,mgbanwe achọrọ maka mbawanye otu a

===== Ime ka ọrụ dịrị anyị mfe=====
  • 9a. Iso Usoro nke UX iji mee ihe
  • 9b. Ndị otu ịnọ n’ọrụ maka UX
  • 9c. Nnabata nke UX maka akọrọngwa nkanụzụ di iche iche

=====Ihụ na ọnụ na-eru onye ọbụla n'okwu=====

Otu ndị di iche iche dị ebe dị iche iche

Nchịkọta n'etiti ndị nkwado dị iche iche

Ezigbo mkparịtaụka na mmekọrịta

Ihụ na onye ọbụla tinyere ọnụ n'okwu
  • 24. otu kansul ụwa niile
  • 25. Otu dị iche iche n'ebe dị iche iche

Nhazi N'etiti ndị nkwado

29. Ezigbo mkparịtaụka na nrụkọrịta ọrụ