Training modules/dashboard/slides/10306-be-polite/ig

This page is a translated version of the page Training modules/dashboard/slides/10306-be-polite and the translation is 100% complete.

Mgbidi nke anọ

Foto nke Eryk Salvaggio

"'Ndị ndekọta ederede kwesịrị ịdị na enwe mkpakọrịta n'etiti ha n'ụzọ nkwanye ùgwù na agba nsọpụrụ. "'

Obi amapụla gị ma ọ bụrụ na onye ọzọ edezi ọrụ gị, ma ọ bụ wepụ ederede gị.

Ederede ọ bụla nwere ebe mkarịtụka ebe ị nwere ike iso ndị Wikipedia ndị ọzọ na-arụ ọrụ n'ederede gị na-emekọrịta ihe. Ọ bụrụ na ị nwere nghọtahie, buru ụfọdụ isi ụkpụrụ Wikipedia n'uche:

  • Were obi umeala na nkwanye ugwu na-eso ndị Wikipedian ibe gị na nrụkọrịta ọrụ, ọbụlagodi mgbe unu na- enwe nghọtaghe.
* Zeere mwakpo onwe onye. Gwa ndị ị na-ekwenyeghị na ha, ma gbalịa ịchọta nkwekọrịta. 
  • Ọ bụrụ na ị kwenyeghị n'nhazi ederede onye ọzọ,a gbanwula ya, nke a ga-ebute agha onye ka nwe ikike ndezi, nke a nwere ike ibuteere unu abụọ mgbochi irụ ọrụ na Wikipedia!
  • Were ezi obi mee ihe. Emebila ederede ghara n'ihi na ị chọrọ ka ekwere nke gị.

Ịkwanyere mmadụ ùgwù anaghị ejedebe na nghọtahie. Ịbụ onye nwere obi umeala pụtara ịzaghachi ozi ndị editọ ndị ọzọ hapụrụ, ikele ndị na-enyere aka, na ịlaghachi azụ mgbe ị dezigharịrị iji hụ ma ọ bụrụ na onye ọ bụla azaghachila. Na-echebara obodo ndị gbara gị gburugburu echiche mgbe niile.