Usoro Mgbaso ime njem/Atụmatụ/Kansụl Teknụzụ
You can read this page in your own language on the Movement Strategy Forum. |
Kansụl Teknụzụ
Ịchịkwa ọtụtụ ndị so nwere ihe a na-eme gụnyere na a ga-ekepụta Kansụl Teknụzụ ndị ga-anọ n'isi ịhụ maka usoro ọrụ imepụta njirimara ọhụrụ teknụzụ. Ọtụtụ mgbanwe pụtara ìhè ka a na-eme na sọftụwee na-enweghi onye agwara maka ya maọbukwanu esoro tụkọrịtaa árò maka ya, nke na-ebutakari mmeso omume na-adịghi mma nakwa etinyezughi n'ozuzu òkè ngwaọrụ ọhụrụ ndị arụpụtara. Kansụl Teknụzụ ahụ nwere ike ịbụ òtù ọnọnetiti nke ndị ọrụ si na òtù Wikimedia Foundation na ndị na-eme ntinye n'ụdị ọbụla gbasara teknụzụ ndị ga-esi na òtù dị iche iche ga-emejuputa. Kansụl ahụ ga-akwalite mgbasa ozi, kparịtaa ụka maka mgbanwe dị iche iche ndị enwere na teknụzụ, ma nwekwaa mkpebi ịnabata maọbu ịjụ ntinye n'ọrụ nke mgbanwe ndị a
Kepụta Kansụl Teknụzụ iguzobe usoro dị iche iche a ga-agbaso iwebata ihe arụmọrụ ọhụrụ n'ime ọ̀gbọ́ mmụta ya na ngwaọrụ Wikimedia niile. Ebumnobi ya bụ ịkwalite nzisa ozi na mkparịtaụka n'etiti ndị òtù Wikimedia ndị so ewulite ihe ndị teknụzụ hiwere isi na ha, na ndị ọzọ na-eme ntinye n'ụdị ọbụla gbasara teknụzụ iji kwalite mmekọrịta dị mma, chịkọọ ma hazie ihe nchóputa ọhụrụ niile a ga-ewebata, nye ma nwetakwa nkwado
Participate
Discuss
Join or start a discussion on Meta or the "Chikwaa ọtụtụ ndị so nwere ihe a na-eme" space of the Movement Strategy Forum.
Create
Apply for a Movement Strategy implementation grant to create a project that advances this initiative.
Get help
If you need help in getting involved, please don't hesitate to get in touch directly with members of the Movement Strategy and Governance Team. They are here to help!
You can write to the team in any of 19 languages (listed on the team's page), by writing an email to: strategy2030wikimediaorg
Initiative | Project | Stakeholder type | Project lead | Geography of the project | Implementation Phase |
---|---|---|---|---|---|
31. Technology Council (for improved communication, coordination and support) | Overall Initiative Coordination | ||||
31. Technology Council (for improved communication, coordination and support) |
Mkparịtaụkaga na ihe ndị edere ede ndị gbasara ya
Ụfọdụ n'ime mkparịtaụkaga ndị gáfèrè agafe, ihe ndị edere ede nakwa àgbà ochie niile nke Movement Strategy Recommendations ndị nwere ike ịkọwakwu atụmatụ a ọfụma
- Usoro Mgbaso maka Ngwa ahịa na Teknụzụ #1:Nwalee ma kesasịa akụkụ Mgbakwunye Teknụzụ niile
- Usoro Mgbaso ngwa ahịa na Teknụzụ #2: Kwadoo ime mkpebi ndị obodo gasị
- Usoro Mgbaso ngwa ahịa na Teknụzụ #3: Mepee usoro ịtunye árò maka mmepụta ngwá ahịa
- Usoro Mgbaso ngwa ahịa na Teknụzụ #4: Kansụl n'ahụ maka ntinye n'ọrụ
- Usoro Mgbaso ngwa ahịa na Teknụzụ #8: Usoro itinyegharị anya ọzọ n'Ụkpụrụ omume niile gbasara teknụzụ nke òtù a
- Governance and Collaboration in the Wikimedia Development Ecosystem (2019)
- Kọmitii Teknụzụ nke Wikimedia (2014)