Usoro Mgbaso ime njem/Atụmatụ/Akụrụngwa nke n'akwalite ǹkà

This page is a translated version of the page Movement Strategy/Initiatives/Skill Development Infrastructure and the translation is 100% complete.

Akụrụngwa nke n'akwalite ǹkà

Ọbụrụ n'anyị chọrọ itinye ego na úchú n'ikwalite ǹkà na ịbụ ndị Ndú, anyị ga-etinye ego karịa n'akụngwa teknụzụ nke n'akwalite ǹkà . Nke a nwere ike ịbụ site n'idozigharị ọ̀gbọ́ nkwalite ǹkà ndị dị adị maọbu rọpụta ndị ọhụrụ. Ọ̀gbọ́ nkwalite ǹkà a ga-enye ndị ji ya arụ ọrụ ohere ijikọta aka ọnụ kepụta ihe ndị eji amụ ihe n'asụsụ na ụdịdị dị iche iche, ka ọ dịkwa mfe ịchọpụta ihe ma wéré ihe achọpụtara rụọ ọrụ nakwa inwetanwu ụdịdị ihe ndị eji amụ ihe dị iche iche (dịka ihe ndị edere ede, ihe nkiri na ihe ndị ọzọ). Ọ̀gbọ́ mmụta a ga-enwekwa ihe ndị eji amụ ihe maka ndị n'abụghị ndị òtù Wikimedia Movement nakwa ndị batara ọhụrụ na ya, nke ga-eme ka aghara imefu ọtụtụ ego maọbu igbu ọtụtụ oge ịkụziri ha ihe a na-eme. Ọ̀gbọ́ mmụta a na ihe ndị eji amụ ihe ndịnaya kwesịrị ịdị mfe ịchọpụta ihe na ya site n'isi ruo na ọdụ, na-adịgidekwa, dịka Ụkpụrụ Mgbaso Movement Strategy niile si dị

Enwere ọ̀gbọ́ mmụta kaelee nke dị ugbua a na-akpọ WikiLearn, nke metụtara atụmatụ a n'ụ̀mị̀ nke ọma

Tinye ego n'akụrụngwa teknụzụ ndị dị adị maọbu rọpụta ndị ọhụrụ nke ga-eme ka amụta ǹkà site n'iji ngwaọrụ na-arụsi ọrụ ike kwesịrị oge a, nakwa inweta ndịnaya tara ọ̀chịchị́. Nkea kwesịrị na a ga-enwe:

  • ọ̀gbọ́ mmụta nke n'agaghị enye nsogbu iji rụọ ọrụ, nke ichọ ihe na ya ga-adi mfe, dị n'ọtụtụ asụsụ ya na n'ụdịdị dị iche iche, nke ga-arụ ọrụ ka ọ́bá ebe a ga na-ahụ ihe ndị eji amụ ihe dị iche iche (ọmụmaatụ: ihe ngere, ihe nkiri, ọzụzụ esị n'ikuku ịntanetị enweta, dgz).


  • Ihe ndị eji amụ ihe dị iche iche (dika "ńgwùgwù nke ihe mmụta juru na ya") nke a ga na-enye ndị mmadụ na ndị si n'òtù ndị ọzọ bátá n'òtù Movement Strategy a, nke ga-akwado inweta amamihe nke onweonye, nakwa ịwụlitekwu ǹkà n'omume na ọrụ anyị dị iche iche ekenyere anyị.


Participate

Discuss

Join or start a discussion on Meta or the "Tinye ego na úchú n'ikwalite ǹkà na ịbụ ndị Ndú" space of the Movement Strategy Forum.

Create

Apply for a Movement Strategy implementation grant to create a project that advances this initiative.

Get help

If you need help in getting involved, please don't hesitate to get in touch directly with members of the Movement Strategy and Governance Team. They are here to help!

You can write to the team in any of 19 languages (listed on the team's page), by writing an email to: strategy2030@wikimedia.org

Ọrụ ndị a ga-arụpụta

Initiative Project Stakeholder type Project lead Geography of the project Implementation Phase
32. Global approach for local skill development - gathering data, matching peers, mentorship, recognition Overall Initiative Coordination
32. Global approach for local skill development - gathering data, matching peers, mentorship, recognition Learning Match / Peer-to-Peer Proposal WMF Community Resources Project Planning
32. Global approach for local skill development - gathering data, matching peers, mentorship, recognition Skill Development Needs Assessment For Arabic Wikipedia and Arabic Wikisource User Group Arabic community
32. Global approach for local skill development - gathering data, matching peers, mentorship, recognition Free Knowledge Africa Movement Strategy Sub-Saharan African Communities
32. Global approach for local skill development - gathering data, matching peers, mentorship, recognition MSIG in Africa great lakes region East African Communities
32. Global approach for local skill development - gathering data, matching peers, mentorship, recognition Volunteer Supporter's Network
32. Global approach for local skill development - gathering data, matching peers, mentorship, recognition Harmful Content Portfolio WMF Content Compliance Global Execution & Implementation
32. Global approach for local skill development - gathering data, matching peers, mentorship, recognition Peer Support Networks within the Wikimedia Movement WMF Trust & Safety Global Pilot
32. Global approach for local skill development - gathering data, matching peers, mentorship, recognition Chapter Capacity Building for Advocacy Program WMF Global Advocacy (Public Policy) Global Pilot
32. Global approach for local skill development - gathering data, matching peers, mentorship, recognition Human Rights Policy Community Engagement Plan WMF Global Advocacy (Public Policy) Global Execution & Implementation

Mkparịtaụkaga na ihe ndị edere ede ndị gbasara ya

Ụfọdụ n'ime mkparịtaụkaga ndị gáfèrè agafe, ihe ndị edere ede, na àgbà ochie niile nke usoro Mgbaso Movement Strategy ndị nwere ike ịkọwakwu atụmatụ a ọfụma: