Movement Strategy/atụmatụ/ ntule nchekwa na atụmatụ

This page is a translated version of the page Movement Strategy/Initiatives/Safety assessment and execution plan and the translation is 100% complete.

Mepụta ntule nchekwa na atụmatụ ntinye n'ọrụ

Ikwado maka nchekwa na nsonye gụnyere ịghọta mkpa nchekwa nke otu a na imepụta atụmatụ iji zaghachi mkpa ndị ahụ. Ntụle mkpa ga-enwe usoro nyocha. Ile anya na nyocha, enwere ike ịhazi atụmatụ iji kwalite nchekwa n'otu Wikimedia. Ụfọdụ n'ime ihe a ga-esi na atụmatụ a pụta nwere ike ịgụnye: inye nkwado ngwụcha, inye enyemaka iwu, na imeghachi omume na ọgba aghara ndọrọ ndọrọ ọchịchị na mpaghara ụfọdụ.

  • Nyochaa ma wulite atụmatụ ntule nchekwa aga adabere, yana nzaghachi ngwa ngwa na nkwado akụrụngwa. Nke a ga enye aka ịhụ na ndị ntinye aka na ntanetị na ndị na-anọghị n'ịntanetị nwere akụrụngwa pụtara ìhè na ịdị mfe ojiji iji belata mmebi nke mmemme Wikimedia ha kpatara, gụnyere:
    • nkwado nke uche (dịka, ndị na-ahụ maka ọgwụgwọ, ndị ndụmọdụ, ndị ogbugbo), ** nkwado teknụzụ (dịka ọmụmaatụ, usoro enweghị aha),
    • enyemaka iwu (dịka, ndepụta ndị ọka iwu njikọ aka, ịkwado ndị nnọchiteanya iwu na ọkwa mpaghara),
    • ụzọ ịrị elu ngwa ngwa n'ọnọdụ ndị na-ama ndụ aka n'ihu,
    • usoro maka imeghachi omume na nnukwu nsogbu, dị ka ọgba aghara ndọrọ ndọrọ ọchịchị na ihe ịma aka n'ihu nke gburugburu ebe obibi,
    • ọzụzụ na ohere iji kwalite mmata na iwulite ikike nzaghachi maka nchekwa otu na njikwa esemokwu.

Participate

Discuss

Join or start a discussion on Meta or the "Mee ntunye nye nchekwa na nsonye" space of the Movement Strategy Forum.

Create

Apply for a Movement Strategy implementation grant to create a project that advances this initiative.

Get help

If you need help in getting involved, please don't hesitate to get in touch directly with members of the Movement Strategy and Governance Team. They are here to help!

You can write to the team in any of 19 languages (listed on the team's page), by writing an email to: strategy2030@wikimedia.org

Initiative Project Stakeholder type Project lead Geography of the project Implementation Phase
21. Develop a safety assessment and execution plan - technical, human, and legal support processes Overall Initiative Coordination
21. Develop a safety assessment and execution plan - technical, human, and legal support processes Harmful Content Portfolio WMF Content Compliance Global Execution & Implementation
21. Develop a safety assessment and execution plan - technical, human, and legal support processes Peer Support Networks within the Wikimedia Movement WMF Trust & Safety Global Pilot
21. Develop a safety assessment and execution plan - technical, human, and legal support processes Human Rights Policy Community Engagement Plan WMF Global Advocacy (Public Policy) Global Execution & Implementation