Atụmatụ/Zuru okè/Ozi na-ezighi ezi

This page is a translated version of the page Movement Strategy/Initiatives/Misinformation and the translation is 100% complete.

Chọpụta mmetụta na Mbelata nke ozi na-ezighi ezi na mgbanwe

Dị ka akụkụ nke Imata Isiokwu maka mmetụta,anyị kwesịrị ighota nsonazu nke ozi na-ezighi ezi yana ụzọ isi belata ha abụọ Mgbe i na ịnwe nchọta ọ bụghị naanị na mmetụta dị mma nke Wikimedia, kama kwa otù ọdịnaya ya nwere ike isi bụrụ ihe na -emerụ ndị ọrụ site na ozi ụgha na aghugho (dika omụmaatụ: mkpọsa iji Tinye ọdịnaya ụgha na Isiokwu ndọrọ ndọrọ ọchịchị na Wikimedia).Ndị obodo, ndị nchoputa, na ndị mmekọ kwesịrị ikparita ụka ma ruko ọrụ ọnụ iji mepụta ngwa orụ iji nagide ozi na ezighị ezi na mbọ mgbagha.

Participate

Discuss

Join or start a discussion on Meta or the "Chọpụta isiokwu maka mmetụta" space of the Movement Strategy Forum.

Create

Apply for a Movement Strategy implementation grant to create a project that advances this initiative.

Get help

If you need help in getting involved, please don't hesitate to get in touch directly with members of the Movement Strategy and Governance Team. They are here to help!

You can write to the team in any of 19 languages (listed on the team's page), by writing an email to: strategy2030@wikimedia.org

Initiative Project Stakeholder type Project lead Geography of the project Implementation Phase
38. Identify the effects and mitigations of misinformation and disinformation Overall Initiative Coordination
38. Identify the effects and mitigations of misinformation and disinformation Wikimedia Enterprise WMF Enterprise Global Execution & Implementation
38. Identify the effects and mitigations of misinformation and disinformation Research: Disinformation Literature Review WMF Research
38. Identify the effects and mitigations of misinformation and disinformation Chapter Capacity Building for Advocacy Program WMF Global Advocacy (Public Policy) Global Pilot

Akwụkwọ ndị metụtara na mkpakọrịta ụka

Ụfọdụ n'ime mkparita ụka gàrà aga ederede na ụdị ochie nke ndụmọdụ strategy movement nke nwere ike inye nkọwa ọzọ na Atụmatụ a.