Movement Strategy/Atụmatụ/Ihe edeturu iji kọwaa ọrụ

This page is a translated version of the page Movement Strategy/Initiatives/Living documents to define responsibilities and the translation is 100% complete.

Ihe edeturu iji kọwaa ọrụ

Nhazi nke ndị niile ometụtara chọrọ ịkọwapụta ọrụ doro anya n'ofe ngagharị Wikimedia. Ugbu a, enwere nnukwu mgbagwoju anya gbasara ọrụ nke ọtụtụ ndị na-etinye aka na Wikimedia n'akụkụ ụfọdụ (dịka ọmụmaatụ: kedu ka Mgbakwunye na-enye aka n'ịzụlite teknụzụ ọhụrụ?). Iji meziwanye nhazi n'etiti ndị na-eme ihe, ekwesịrị inwe akwụkwọ doro anya nke na-akọwa ọrụ dịịrị onye ọ bụla. Akwụkwọ ndị dị otú ahụ kwesịrị ịmepụta ụkpụrụ na akaụntụ nke ọrụ na isiokwu ọ bụla (dịka ọmụmaatụ: nkà na ụzụ ma ọ bụ nkwado). Ekwesịrị idobe akwụkwọ ndị ahụ ka ọ dị ọhụrụ iji gosipụta nsonye nke ndị bịara ọhụrụ, yana mgbanwe nke mpaghara ọrụ na ọrụ na-agbanwe agbanwe na mkpa.

Participate

Discuss

Join or start a discussion on Meta or the "Nhazị nke ndị niile metụtara" space of the Movement Strategy Forum.

Create

Apply for a Movement Strategy implementation grant to create a project that advances this initiative.

Get help

If you need help in getting involved, please don't hesitate to get in touch directly with members of the Movement Strategy and Governance Team. They are here to help!

You can write to the team in any of 19 languages (listed on the team's page), by writing an email to: strategy2030@wikimedia.org

Initiative Project Stakeholder type Project lead Geography of the project Implementation Phase

Akwụkwọ ndị emetụtara na mkparịta ụka

Some of the past discussions, texts and old versions of Movement Strategy recommendations that can provide further context to this initiative: