usoro mmegharị/atumatu/Mkpụrụ ndụ obodo nwere ahụike
You can read this page in your own language on the Movement Strategy Forum. |
Ọnọdụ obodo nwere ahụike
Inye maka nchekwa na nsonye gụnyere ịkọwapụta ọrụ kacha nta nke Obodo n'ihe gbasara idokwa ọnọdụ obodo na ahụike. Nke a gụnyere akụkụ abụọ: 1. Na ọrụ Wikimedia dị n'ịntanetị, na 2. Na-anọghị n'ịntanetị, ihe omume mmadụ. Ekwesịrị ijikọ nke a na usoro nchekwa ndị ọzọ dịka ụkpụrụ omume nke eluigwe na ala.
- Mepụta ntọala nke ọrụ obodo maka ichekwa na idobe ọnọdụ ọrụ dị mma maka itinye aka na Wikimedia n'ịntanetị na nke n’adighi n'ịntanetị, yana usoro maka mkpesa na nsonye.
Participate
Discuss
Join or start a discussion on Meta or the "Ihu maka nchekwa na nsonye" space of the Movement Strategy Forum.
Create
Apply for a Movement Strategy implementation grant to create a project that advances this initiative.
Get help
If you need help in getting involved, please don't hesitate to get in touch directly with members of the Movement Strategy and Governance Team. They are here to help!
You can write to the team in any of 19 languages (listed on the team's page), by writing an email to: strategy2030wikimediaorg
Initiative | Project | Stakeholder type | Project lead | Geography of the project | Implementation Phase |
---|---|---|---|---|---|
20. Baseline of community responsibilities | Overall Initiative Coordination | ||||
20. Baseline of community responsibilities | Effective and Responsible Communication | WMF | Technology | ||
20. Baseline of community responsibilities | Peer Support Networks within the Wikimedia Movement | WMF | Trust & Safety | Global | Pilot |
20. Baseline of community responsibilities | Human Rights Policy Community Engagement Plan | WMF | Global Advocacy (Public Policy) | Global | Execution & Implementation |
Akwụkwọ ndị emetụtara na mkparịta ụka
Ụfọdụ n'ime mkparita ụka gara aga, ederede na ụdị ochie nke atụmatụ ndụmọdụ nke nwere ike inye nkọwa ndị ọzọ na atụmatụ a:
- Nkwanye nkwado #2: Ndịiche
- Ndụmọdụ ahụike obodo #4: Nhazi maka njikwa esemokwu- tupu, n'oge na mgbe emechara
- Ndụmọdụ ahụike obodo #5: itinye ego n'ịwulite obodo zuru ụwa ọnụ
- Ndụmọdụ ahụike obodo #7: nsonye "ịkwado ọchịchị" (ime ka Wikipedia/Wikimedia buru ọrụ onye ọ bụla) na ibelata ihe mgbochi maka nsonye.
- Ndụmọdụ ahụike obodo #9: Imepe okirikiri: Njikere ala niile
- Atụmatụ ahụike obodo (2017)
- Nchọcha: Ntuziaka akụrụngwa iyi egwu n'ịntanetị (2015)
- Ahụ ike ndi Obodo/metrik (2010)
- atụmatụ: Ahụike obodo (2009)