Atụmatụ Ime Njem/Atụmatụ/Ndakọrita ya na Ntuziaka maka Mbanye

This page is a translated version of the page Movement Strategy/Initiatives/Compatibility with Accessibility Guidelines and the translation is 100% complete.

Ndakọrita ya na Ntuziaka maka Mbanye

Imelite Ahụmahụ Ojieme nke ọ̀gbọ́ ọrụ Wikimidia gụnyere isoro ntuziaka niile dị maka mbanye. Ntụziaka ndị ahụ bụ kpọmkwem maka ime ọ̀gbọ́ ọrụ a ka ọdịkwuo mfe mbanye nye ndị nwere nkwárụ́ ahụ. Ha bụkwu maka imelite ụdị mbanye ndị ọzọ, dịka ndị na-enweghi ụfọdụ ụdị akụrụngwa (ọmụmaatụ, ndị na-enweghị ígwè ọpịpị-ihe maụsụ), ndị ojieme ndị bụ naanị ihe ndị ederede ka hà na-achọ aga, nakwa ndị nwere nsogbu ịchọpụta ọdịiche dị n'ime ótù ụcha na ibe ya

Kwadoo nnabata nye ntụziaka mbanye nke kacha elu site n'iji sọftụwee dị n'efu, na-enweghịkwa ngụchi nke ebe ọ sị (WCAG maka weebụ, akparamagwa kacha mma nke weebụ nke W3C mobaịl, dgz)

Participate

Discuss

Join or start a discussion on Meta or the "Melite Ahụmahụ Ojieme" space of the Movement Strategy Forum.

Create

Apply for a Movement Strategy implementation grant to create a project that advances this initiative.

Get help

If you need help in getting involved, please don't hesitate to get in touch directly with members of the Movement Strategy and Governance Team. They are here to help!

You can write to the team in any of 19 languages (listed on the team's page), by writing an email to: strategy2030@wikimedia.org

Initiative Project Stakeholder type Project lead Geography of the project Implementation Phase
12. Compatibility with Accessibility Guidelines Overall Initiative Coordination
12. Compatibility with Accessibility Guidelines WikiSpeech Chapter