Akwụkwọ ikike/Nnabata
Nnabata
A kwadoro Akwụkwọ a wee malite ịrụ ọrụ mgbe ntuliaka nwere nsonaazụ a:
- Ọtụtụ (ihe karịrị pasenti iri ise) nke ndị mmekọ Wikimedia na-esonye na ntuliaka ịkwado Akwụkwọ a,
- Ọtụtụ (ihe karịrị pacenti iri ise) nke ndị na-eme ntuliaka dabere na njem a na-akwado ntuliaka ịkwado Akwụkwọ a, yana
- Ndị Board of Trustees nke Wikimeia foundatim n'atụ vootu iji kwado Akwụkwọ a
Enwere ike ịmwe ntụgharị asụsụ ndị ọzọ. Ọ bụrụ na enwere obi abụọ ma ọ bụ esemokwu n'etiti asụsụ ọ bụla na ụdị asụsụ Bekee mbụ, ụdị izizi ga-ejide.