Movement Charter/kọmitii Ndepụta/Ọkwa - ncheta maka itu vootu nnabata (ndị tụrụ vootu mbụ)

Nchetara maka ịtụ vootu ugbu a iji kwado Wikimedia Movement Charter

Ị nwere ike ịchọta ozi a ka atụgharịrị n'asụsụ ndị ọzọ na Meta-wiki. Please help translate to your language

Ezi onye Wikimedia,

Ị na-enweta ozi a n'ihi na ị tụburu vootu ntuliaka Movement Charter Drafing Committee (MCDC) nke afọ 2021.

Nke a bụ nchetara na ọ bụrụ na ịmebeghị ntuliaka na nnabata ndepụta ikpeazụ nke Wikimedia Movement Charter, biko mee ya site na July 9, 2024 na 23:59 UTC.

Ị nwere ike ịgụ ederede ikpeazụ nke Wikimedia Movement Charter n'asụsụ gị. Mgbe nke ahụ gasịrị, leba anya ma ị tozuru ịtụ vootu. Ọ bụrụ na ị tozuru oke, tụọ votu gị na SecurePoll.

N'aha Charter Electoral Commission,