Movement Charter/kọmitii Ndepụta/Ọkwa - ncheta maka itu vootu (ndi ngalaba otu)

Outdated translations are marked like this.

Nchetara maka ịtụ vootu ugbu a iji kwado Wikimedia Movement Charter

Ị nwere ike ịchọta ozi a ka atụgharịrị n'asụsụ ndị ọzọ na Meta-wiki. Please help translate to your language

Ndewo onye ọ bụla,

Nke a bụ ihe ncheta na ọ bụrụ na ịtụbeghi vootu maka nkwado nnabata ndepụta ikpeazụ nke Wikimedia Movement Charter, biko mee nke site na July 9, 2024 na 23:59 UTC'.

Ị nwere ike ịgụ ederede ikpeazụ nke Wikimedia Movement Charter n'asụsụ gị. Mgbe nke ahụ gasịrị, leba anya ma ị tozuru ịtụ vootu. Ọ bụrụ na ị tozuru oke, tụọ vootu gị na [LINK SecurePoll].

N'aha Charter Electoral Commission,