Igbo Wikimedians User Group/International Labour Day Edit a thon - Akaoru Ndi Igbo

AZUMAHIA

Azụmahịa bụ ụzọ dị iche iche esi agbanwe ihe ahụrụ anya ọbụrụ ego ma ọbụ ụzọ esikwa eji ego agbanweta ihe ahụrụ anya. Uzọ ọzọ enwere ike isi hụta azụmahịa bụ iji ihe inwere gbanweta ihe ị nanwegị (trade by barter). Azụmahịa nwere ike inwe ọnọdụ ebe ọbụla n'abughi ọma ahịa, mgbe mmadụ na ibe ya nọkọrọ, kwukọrịta ma nwee mkpebi gbasara ego na akụrụmgwa ma ọbụ ọrụ na ihe ndị ọzọ, azụmahịa ewerela ọnọdụ.

Ebe azụmahịa dị iche iche gunyere: ọma ahia, ulọ ahịa, ọdụ ahịa nakwa ahịa ana-azụrịta n'ikuku. Ọma ahịa:- bụ ebe igurube ndị mmadụ na anọ azụ ahịa, ọnye ọbụla nwere ike iburu ma ọbụ were ihe ọchọrọ ire gaa ebe ahụ nọrọ chere ọnye ga-azụ ya. Ọnye ọbụla chọkwara ịzụ ihe ọbụla nwekwara ike gaa ebe ahụ ma zụrụ ụdị ihe ọbụla ọchọrọ(market place). Ọma ahịa bụ ebe gọọmenti maọbụ obodo wepụtara maka azụmahịa. N'aka nke ọzọ, ndị igbo nwere ubochị ahịa anọ bụ Eke, Orie, Afọr na Nkwọ, obodo ọbụla nwekwara ọma ahịa ha n'ezukọ azụ ahịa ndịa. Ụlọ ahịa:- bụ ebe arụlụ ụlọ maka ịzụ ahịa, mmadụ nwere ike rụọ ụlọ tinyechaa ọnụ ahịa n'ime ya, ndị mmadu egoro nọrọ ebe ahụ na-azụkọrịta ahịa(shopping mall). Otu onye na-arụkwa ụlọ buru ibu nọrọ na-ere ahịa dị iche iche ndị mmadụ ana abịa na-azụrụ ahịa ebe ahụ(Super market). Ọdụ ahịa:- ndi na-ere otu udị ahịa nwere ike iga otu ebe gọọmentị ma ọbu obodo nyere ha nọrọ na azụ naanị otu ahịa ahụ dịka ndị n' arụpụta ma na-azụ akpụkpọ ụkwụ dị iche iche ma ọbụ ndị n'azụ naanị mgwa ọrụ eji arụ ulọ( building materials) wdg. Azụmahịa n'ikuku bụ ụdị azụmahịa eji ekwe ntị maọbụ komputa azụ. Mmadụ nwere ike ịnọ n'ụlọ ya were ekwe ntị maọbụ komputa banye na soshal midia zụọ ahịa na obodo ọzọ maọbụ ala bekee, ebulatara ya n'ụlọ.

Udị azụmahịa di iche iche gụnyere: Azụmahịa nkeonwe, azụmahịa mmekorita, obere ọnụ ọgụgụ azụmahịa, ụlọọrụ azụmahịa wdg. Azụmahịa nkeọnwe bụ mgbe mmadu na azụrụ ọnwe ya ahịa, ma uru ma ọghọm dị na ya bụ nke ọnye nwe ahịa(private business). Azụmahịa mmekọrịta bụ mgbe mmadụ abụọ maọbụ karịa jikọtara aka wee na azụ ahịa, uru na ọghọm dị na ya bụ nke ha niile. Azụpụta uru ha ekerie ya na onwe ha maọbụ were ya mee ka ahịa bawanye ụba (partnership business).

Ụzọ azụmahịa: enwere ụzọ azụmahịa abụọ nke bụ ọbere ọnụgugụ azụmahịa na nnukwu ọnụọgụgụ azụmahịa

Background edit

The Igbo Wikimedians User Group International Labour Day Edit a thon - Akaoru Ndi Igbo training and challenge is an offline training session that will improve the translating, creating and editing skills of literate Igbos in Igbo Wikipedia and inspire participants to participate in a challenge to translate and edit specific articles from English Wikipedia to Igbo.

Details edit

  • Date: Saturday 1st May, 2021
  • Venue: Caso-Wisdom Tech, Okpegburueze Plaza, opp Ado Girls Secondary School, Awka Road, Onitsha.
  • Time: 10:00a.m. each day

Agenda edit

  • Introduction
  • Wikimedia and You
  • ABC of Wikipedia Editing
  • Igbo Wikipedia Akaoru Ndi Igbo Edit-a-thon, creation Translate-a-thon

Important Note edit

Remember: It is a bring your laptop/mobile devices while coming to the event. Biko gwakwa ndi yardi unu. NO NOSE MASK, NO ENTRY. COVID-19 PROTOCOLS WILL BE STRICTLY OBSERVED

Participants edit

  • Onyinye Onuoha

List of Articles to be added edit

  • Azumahia
  • Oru Ugbo
  • Iku Egwu
  • Iji Mmiri
  • Ide Akwukwo
  • Ikpa Anumanu
  • Ikpa Ihe Okpukpa
  • Oru Nkuzi
  • Idozi Ozu
  • Iku Azu
  • Nkwu
  • Ikwa Akwa
  • Ime Dibia
  • Ichu Nta
  • Ikpu Uzu
  • Oru Bekee
  • Igba Mgba
  • Iji Mmiri
  • Igba Mkponala
  • Igba Afa
  • Oru Dibia/ Ezenwaanyi
  • Oru Aka
  • Dibia Mkporogu na Mkpa Akwukwo Isi Nri
  • Oru Ami
  • Oru Uwe Ojii
  • Oru Ikwo ugboala
  • Oru Ikwo Ugommiri

Articles created edit

Photos edit

Join Our WhatsApp Group edit

Click Here