This page is a translated version of the page ContribuLing 2023 and the translation is 75% complete.

Nkụzi

 

Dị ka ndị UNESCO si kwuo,ọfọrọ ntakịrị ihe ka ọkara asụsụ ana asụ n'ụwa bụrụ ihe akpagbụ̀rụ.N,ezie otu n'ime isi ihe nwere ike ikwalite asụsụ ndị na abawanyebeghi bụ mpụtara ìhè ojiji ngwa Ndetu ịntanetị ya kwa ụbọchị nke ndụ: dị ka mkpụrụ ọpịpị abidii,ngwa nhụba ama ọlu,injinia nchọta dgz.Nkwalite mmepe ngwa ndị lekwasịrị anya na ọtụtụ nchịkọta mmejupụtara asụsụ (dị ka mkpụrụ okwu,dikshọnarị, speech and written corpora,ontologies dgz.) nke n'usoro gụnyere ntunye ndị ọsụsụ. Amalitere ọtụtụ ọrụ na afọ ndị gaaralanụ iji kwado ntunye ndị a, tinyere nke ọtụtụ kuzipụtara na ọgbakọ ContribuLing ndị gara aga. Site na nhiwe ọgbakọ a,Amalitere iju gbasara usoro aga esonye:

  • Kedụ ụzọ kacha mma aga ewebata iji kwado ntunye zuru okè nke ndị n'asụ asụsụ?
  • Kedụ ka anyị ga esi jiri ihe ndị anyị chikọtara wee kepụta ngwa ọrụ nke ga ele ara mkpa ndị n'asụ asụsụ anya.

Mmemme

Ọgbakọ ContribuLing nke agba nke afọ 2023 nke ndị nhazi ya bụ INALCO, Wikimédia France na ndi BULAC,ga adị na ọnwa Mee 12 nke afọ 2023 na ikuku ya na Paris (France). Agba nke atọ a ga-elekwasị anya na Ndebanye akwụkwọ nkuzi gbasara Usoro aga esi eme ntunye,ma n'enyekwa ohere nye Ndebanye akwụkwọ lekwasịrị anya n'ihe gbasara nkwalite mpụtara ìhè ndetu na ịntanetị asụsụ ndị na abawanyebeghi.

Registration form

To attend this conference, please fill in this form.

Kọmitii Nhiwe

  • Adélaïde Calais (Wikimédia France)
  • Johanna Cordova (Inalco / ERTIM / Sorbonne Université)
  • Nonhouegnon Letchede (Idemi Africa)
  • Pierre Magistry (Inalco / ERTIM)
  • Damien Nouvel (Inalco / ERTIM)
  • Tristan Pertegal (BULAC)
  • Juliette Pinçon (BULAC)
  • Lucas Prégaldiny (Wikimédia France / Lingua Libre)
  • Jhonnatan Rangel Murueta (CNRS, Inalco / Sedyl)
  • Anass Sedrati (Wikimedia MA)
  • Bastien Sepúlveda (Inalco)
  • Emma Vadillo Quesada
  • Ilaine Wang (Inalco / ERTIM)

Ndị Njikọta aka

See also