Atụmatụ Afọ nke Wikimedia Foundation/2024-2025/Njikọ aka
Ndepụta Atụmatụ Afọ Ọhụrụ adịla ugbu a. Ntụgharị asụsụ na-aga n'ihu. |
Mmekọrịta
N'ime afọ ole na ole gara aga, anyị gara n'ihu n'ịkwalite na imelite usoro nhazi imekọ ihe ọnụ - nlekwasị anya Wikimedia Foundation ka dabeere na mmadụ na nkà na ụzụ nye ọrụ pụrụ iche nke Foundation dị ka ụlọ ọrụ bụ isi n'ịkwadọ ndị mmadụ na ngalaba ndị na-ahazị usoro mmepụta ihe ọmụma nke njikọ aka ọgbọ na ọgbọ. Ihe mmetụta anọ dị oke mkpa bụ (ịha nhata, Akụrụngwa, Nchekwa, ezi Ịrụ Ọrụ) na-adịgide, ebe ọrụ na ihe ndị a na-enweta n'ime ha na-akọwapụta ọganihu dị ịrịba ama e mere n'afọ a.
Mkparịtaụka a malitere n'afọ a site na Talking:2024 - mkparịtaụka n'etiti ndị ọrụ Foundation, ndị isi, ndị otu bọọdụ, na ndị otu Wikimedia nọ gburugburu ụwa. E sochiri ha site n'akwụkwọ ịkpọ òkù sitere n'aka onye isi ngwaahịa na teknụzụ bụ Selena Deckelmann maka ntinye na-wiki n'ime atụmatụ ebumnobi nke ọrụ ngwaahịa na teknụzụ nke Foundation n'afọ na-abịa. Ebumnobi ndị a na-akwalite mkparịta ụka na-aga n'ihu site na Talking:2024, nke gosipụtara mkpa ọ dị ịnọgide na-elekwasị anya na mkpa nke Otu anyị na ndị ntinye aka n'ịntanetị. N'ime izu ndị na-abịa, a ga-ebipụta mpịụtaara isi ngwaahịa na teknụzụ, nke ihe ndepụta atụmatụ afọ zuru ezu ga-esochi na mbido Eprel.
Anyị na-anabata echiche gị ugbu a site na Ubọchị iri atọ na otu nke ọnwa Mee afọ 2024 ma a ga-emelite ibe a ka mkparịta ụka ọhụrụ na wiki na-amlite n'ọwa na asụsụ dị iche iche. Mkparịta ụka ndị a bụ ebe ndị Wikimedia na-ekerịta echiche ha na atụmatụ a chọrọ ma kesaa ihe nlekwasị nke onwe ha maka afọ na-abịa. N'ịbụ ndị nwere mkpali mmụọ sitere n'ihe ọtụtụ ndị ọzọ na-eme n'ọrụ nke ha, anyị na-aga n'ihu na-achọta ohere iji jikọọ ma nwee mmụta site na nhazi atụmatụ na ọrụ nke ndị ọzọ na njem Wikimedia yana ndị mmekọ ndị ọzọ. N'afọ a, enwere ọtụtụ ụzọ isi tinye aka: ebe a na Meta-Wiki, n'ime ngalaba otu a dị iche iche, na peeji ọrụ Wikimedia, na n'ọwa ngalaba otu dị iche iche.
Co-created Community spaces
N'afọ a, ndị ọrụ na ndị isi sitere na Wikimedia Foundation ga-esonye na oku a haziri ahazi nke ngalaba otu dị ugbu a maka usoro nhazi abụọ nke atụmatụ afọ na-abịa edepụtara. Na mgbakwunye, ndị ọrụ Foundation na-ahazi ọtụtụ oku metụtara isiokwu onye ọ bụla nwere ike ịsonye dabere na mpaghara mmasị ha. Ọ bụrụ na ịchọrọ isonye na oku a mana nkọwa asụsụ adịghị n'asụsụ masịrị gị, zitere anyị emailu na Movementcomms@wikimedia.org, anyị ga-eme nhazi dị mkpa maka nke a. Biko mara na a ga-emelite ndepụta a oge niile ka akapịachara ụbọchị ọnụ iji hụ na ị maara maka ozi kachasị ọhụrụ ewepụtara.
- Mkparịtaụka nke Komittee ihe gbasara ngalaba otu na Trustees nke Wikimedia Foundation: .
- WikiCauserie: , Nkọwa Asụsụ ga-adị na: English - French.
- MENA Community call , interpretations available: English - Arabic.
- CEE Catch up: , Nkọwa Asụsụ ga-adị na: English - Russian.
- Annual Planning Session at ESEAP Conference 2024: .
- Product and Technology Focused Session at Indic Community Monthly Engagement Calls (by CIS-A2K ): May 11, 2024 (1300-1430 UTC)
- Igbo Wikimedia Open Community Call: .
- Cross-regional meeting: May 15, 2024 (15.00-16.30 UTC), interpretation available: English, French, Polish, Portuguese, Spanish.
- Wikimedia AI call: May 16, 2024 (14.00-15.00 UTC). Interpretation: TBD
- Afrika Baraza: , Nkọwa Asụsụ ga-adị na: English - French, Arabic and Swahili.
- Annual Planning Session during the South Asia Open call: .
- Annual Planning Discussion during the Naija Office Hours:
Na-Wiki
A ga-ezisa ozi nchịkọta maka ntinye aka na mkparịta ụka atụmatụ kwa afọ na mpaghara ọrụ dị iche iche. Ụdị ngwa atụmatụ afọ nke zuru ezu yana ntụgharị asụsụ ga-adị na Meta-Wiki a. Ị nwere ike isonye anyị na ibe okwu mpaghara yana ebe a na ibe okwu Meta-Wiki, mgbe niile n'asụsụ masịrị gị. Anyị ga-agbakwunye njikọ ebe a na ebe ezisara ọdịnaya mgbe ha ga adị.
- Commons village pump
- Wikidata village pump
- Arabic Wikipedia village pump
- Arabic Wikisource village pump
- Assamese Wikipedia village pump
- Assamese Wikisource village pump
- Bengali Wikisource village pump
- Bhojpuri Wikipedia village pump
- CEE Newsletter March 2024 edition
- Doteli Wikipedia village pump
- English Wikipedia village pump
- Goan Konkani Wikipedia
- Greek Wikipedia village pump
- Gujariti Wikipedia village pump
- Gujarati Wikisource village pump
- French Wikipedia village pump
- French Wiktionary village pump
- French Wikisource village pump
- Farsi village pump
- Village pump nke Hindi Wikipedia
- Hausa Wikipedia village pump
- Indonesian Wikipedia village pump
- Peeji mkparịtaụka nke ngalaba Otu Igbo Wikipedia
- Peeji mkparịtaụka Igbo Wikimedians User Group
- Italian Wikipedia village pump
- Japanese Wikipedia village pump
- Kannada Wikipedia village pump
- Kannada Wikisource village pump
- Korean Wikipedia village pump
- Macedonian Wikipedia village pump
- Maithili Wikipedia village pump
- Malay Wikipedia village pump
- Malayalam Wikipedia village pump
- Malayam Wikisource village pump
- Marathi Wikipedia village pump
- Marathi Wikisource village pump
- Nepalese Wikipedia village pump
- Norwegian Wikipedia village pump
- Odia Wikipedia village pump
- Odia Wikisource village pump
- Portuguese Wikipedia village pump
- Polish Wikipedia cafe
- Punjabi Wikipedia village pump
- Punjabi Wikisource village pump
- Russian Wikipedia village pump
- Sanskrit Wikipedia village pump
- Sanskrit Wikisource village pump
- Spanish Technical cafe
- Village pump nke Swedish Wikipedia
- Village Pump nke Twi Wikipedia
- Tagalog Wikipedia village pump
- Tamil Wikipedia village pump
- Tamil Wikisource village pump
- Telugu Wikipedia village pump
- Telugu Wikisource village pump
- Thai Wikipedia village pump
- Tulu Wikipedia village pump
- Turkish Wikipedia village pump
- Ukranian village pump
- Urdu Wikipedia village pump
- Vietnamese Wikipedia village pump
Mkparịta ụka ndị ọzọ gbasara atụmatụ kwa afọ na-emekwa na ọwa ngalaba otu ndị ọzọ na Discord na Telegram. Anyị na-akwado gị ka ị sonye na mkparịta ụka ma ọ bụrụ na ị denyere aha na ọwa ndị a.
A ga-eme Mkparịta ụka gbasara ngwaahịa na ọwa dị iche iche. Mkparịta ụka a dị n'etiti ndị otu ngalaba otu ha na ndị otu Wikimedia Foundation Product na-emekọ ihe ọnụ nwere ebumnobi na mpụtaara dị mkpa na atụmatụ afọ. Ndị otu obodo nwere mmasị n'ebumnobi dị iche iche yana isi mpụtaara nke ndị otu ngwaahịa nwee nwere ike isonyere otu ahụ maka nkọwa ọrụ nke ebumnobi ha nwere, mmejuputa ya, yana ndakọrịta ya n'ọrụ na mmasị ngalaba otu.
Mmekọrịta ndị a bụ ohere ịjụ ajụjụ manweta nweta nkọwapụta na ọrụ ndị otu ngwaahịa kọwapụtara maka afọ 2024–25 dabere na ebumnuche atụmatụ afọ na isi mpụtaara. Anyị ga-agbakwunye njikọ ebe ndị otu ngwaahịa na ndị na-ege ha ntịga na akpakọrịta mgbe ha dị.
- Otu Tech Community: odinihu nke mkparịtaụka ndepụta ọchịchọ